Mkpughe 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E nyekwara onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha.+ A gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu otú e gburu hanwa.+
11 E nyekwara onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha.+ A gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu otú e gburu hanwa.+