Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 95
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ife Chineke na irubere ya isi

        • “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya” (7)

        • “Unu akpọchila obi unu” (8)

        • “Ha agaghị eso m zuo ike” (11)

Abụ Ọma 95:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:47

Abụ Ọma 95:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23; 100:4

Abụ Ọma 95:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:11; Jer 10:10; 1Kọ 8:5, 6

Abụ Ọma 95:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 4:13; 9:3

Abụ Ọma 95:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 5:22
  • +Je 1:9, 10

Abụ Ọma 95:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 100:3; Mt 4:10; Mkp 14:7

Abụ Ọma 95:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:1; Aịz 40:11
  • +Hib 3:7-11; 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 12-13

    1/15/1993, p. 32

Abụ Ọma 95:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Meriba pụtara “Esemokwu.”

  • *

    Masa pụtara “Ọnwụnwa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 3:15
  • +Ọp 17:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 12-13

Abụ Ọma 95:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:18; 1Kọ 10:9
  • +Ọg 14:22, 23

Abụ Ọma 95:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:3; Ọg 14:22, 23; Hib 4:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 95:12Sa 22:47
Ọma 95:2Ọm 50:23; 100:4
Ọma 95:3Ọp 18:11; Jer 10:10; 1Kọ 8:5, 6
Ọma 95:4Em 4:13; 9:3
Ọma 95:5Jer 5:22
Ọma 95:5Je 1:9, 10
Ọma 95:6Ọm 100:3; Mt 4:10; Mkp 14:7
Ọma 95:7Ọm 23:1; Aịz 40:11
Ọma 95:7Hib 3:7-11; 4:7
Ọma 95:8Hib 3:15
Ọma 95:8Ọp 17:7
Ọma 95:9Ọm 78:18; 1Kọ 10:9
Ọma 95:9Ọg 14:22, 23
Ọma 95:11Je 2:3; Ọg 14:22, 23; Hib 4:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 95:1-11

Abụ Ọma

95 Bịanụ ka anyị tie mkpu ọṅụ n’ihu Jehova.

Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma too Oké Nkume na-azọpụta anyị.+

 2 Ka anyị bịa n’ihu ya kelee ya.+

Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma bụkuo ya abụ otuto.

 3 N’ihi na Jehova bụ Chineke ukwu.

Ọ bụ Eze kacha chi ọzọ niile.+

 4 Ebe ndị kacha mie emie n’ụwa dị ya n’aka.

Ọ bụkwa ya nwe elu elu ugwu niile.+

 5 Ọ bụ ya kere oké osimiri, ọ bụkwa ya nwe ya.+

O ji aka ya kee ala nkịtị.+

 6 Bịanụ ka anyị fee ya ma kpọọrọ ya isiala.

Ka anyị gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+

 7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,

Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,

Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+

Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+

 8 Unu akpọchila obi unu otú nna nna unu hà mere na Meriba,*+

Otú ha mere mgbe ha nọ na Masa,* n’ala ịkpa,+

 9 Mgbe nna nna unu hà nwara m ọnwụnwa.+

Ha mara m aka n’agbanyeghị na ha hụrụ ihe ndị m mere.+

10 M kpọrọ ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ, m sịkwara:

“Ha bụ ndị isi ike, ndị na-eme naanị ihe dị ha n’obi.

Ha amatabeghị m.”

11 M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị:

“Ha agaghị eso m zuo ike.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya