Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Manase malitere ịchị Juda. O gburu ọtụtụ mmadụ (1-18)

        • A ga-ebibi Jeruselem (12-15)

      • Emọn malitere ịchị Juda (19-26)

2 Ndị Eze 21:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:13; Mt 1:10
  • +2Ih 33:1

2 Ndị Eze 21:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:30, 31; 2Ih 36:14; Ezi 16:51
  • +2Ih 33:2-6

2 Ndị Eze 21:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:1, 4
  • +2Ez 23:4
  • +1Ez 16:30, 32
  • +Di 4:19

2 Ndị Eze 21:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 32:34
  • +Di 12:5; 2Sa 7:12, 13; 1Ez 8:29; 9:3

2 Ndị Eze 21:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 8:16
  • +1Ez 6:36; 7:12

2 Ndị Eze 21:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “majik.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:26
  • +Le 20:27; Di 18:10, 11

2 Ndị Eze 21:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:6
  • +2Ih 33:7-9

2 Ndị Eze 21:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:1
  • +1Ih 17:9

2 Ndị Eze 21:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1

2 Ndị Eze 21:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:10; 36:15, 16; Jer 7:25; Mt 23:37

2 Ndị Eze 21:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ ga-abụ na ihe a kpọrọ arụsị ndị ahụ n’asụsụ Hibru bụ nwanne okwu Hibru ọzọ nke pụtara “nsị.” E ji ya egosi na ihe na-asọ oyi.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:16
  • +Le 18:24, 25; 2Ez 23:26; 24:3; Jer 15:4

2 Ndị Eze 21:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:16, 17; Maị 3:12
  • +Jer 19:3

2 Ndị Eze 21:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 28:17; Ákw 2:8
  • +2Ez 17:6; Ezi 23:33
  • +1Ez 21:21; 2Ez 10:11
  • +Jer 25:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 162

2 Ndị Eze 21:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:9; 2Ez 17:18
  • +Le 26:25; Di 28:63

2 Ndị Eze 21:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:21; 31:29; Ikp 2:11, 13

2 Ndị Eze 21:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:3, 4; Jer 2:34; Mt 23:30; Hib 11:37

2 Ndị Eze 21:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:23, 26

2 Ndị Eze 21:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 1:10
  • +2Ih 33:21

2 Ndị Eze 21:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:22, 23

2 Ndị Eze 21:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:1, 3

2 Ndị Eze 21:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:16, 17; Jer 2:13

2 Ndị Eze 21:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:25

2 Ndị Eze 21:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:18
  • +Mt 1:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 21:11Ih 3:13; Mt 1:10
2 Eze 21:12Ih 33:1
2 Eze 21:2Di 12:30, 31; 2Ih 36:14; Ezi 16:51
2 Eze 21:22Ih 33:2-6
2 Eze 21:32Ez 18:1, 4
2 Eze 21:32Ez 23:4
2 Eze 21:31Ez 16:30, 32
2 Eze 21:3Di 4:19
2 Eze 21:4Jer 32:34
2 Eze 21:4Di 12:5; 2Sa 7:12, 13; 1Ez 8:29; 9:3
2 Eze 21:5Ezi 8:16
2 Eze 21:51Ez 6:36; 7:12
2 Eze 21:6Le 19:26
2 Eze 21:6Le 20:27; Di 18:10, 11
2 Eze 21:72Ez 23:6
2 Eze 21:72Ih 33:7-9
2 Eze 21:8Di 28:1
2 Eze 21:81Ih 17:9
2 Eze 21:9Di 7:1
2 Eze 21:102Ih 33:10; 36:15, 16; Jer 7:25; Mt 23:37
2 Eze 21:11Je 15:16
2 Eze 21:11Le 18:24, 25; 2Ez 23:26; 24:3; Jer 15:4
2 Eze 21:122Ez 22:16, 17; Maị 3:12
2 Eze 21:12Jer 19:3
2 Eze 21:13Aịz 28:17; Ákw 2:8
2 Eze 21:132Ez 17:6; Ezi 23:33
2 Eze 21:131Ez 21:21; 2Ez 10:11
2 Eze 21:13Jer 25:9
2 Eze 21:14Di 32:9; 2Ez 17:18
2 Eze 21:14Le 26:25; Di 28:63
2 Eze 21:15Di 9:21; 31:29; Ikp 2:11, 13
2 Eze 21:162Ez 24:3, 4; Jer 2:34; Mt 23:30; Hib 11:37
2 Eze 21:182Ez 21:23, 26
2 Eze 21:19Mt 1:10
2 Eze 21:192Ih 33:21
2 Eze 21:202Ih 33:22, 23
2 Eze 21:212Ez 21:1, 3
2 Eze 21:222Ez 22:16, 17; Jer 2:13
2 Eze 21:242Ih 33:25
2 Eze 21:262Ez 21:18
2 Eze 21:26Mt 1:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 21:1-26

Ndị Eze nke Abụọ

21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba. 2 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, na-akpa ụdị arụ mba ndị+ ahụ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.+ 3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị,*+ otú Ehab eze Izrel mere.+ Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+ 4 Ọ rụkwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova.+ Ụlọ a bụ ụlọ Jehova kwuru gbasara ya, sị: “M ga-eme ka a nọrọ na Jeruselem na-eto aha m.”+ 5 Ọ rụkwaara ihe niile dị n’eluigwe+ ebe ịchụàjà dị iche iche n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova.+ 6 Ọ kpọkwara nwa ya ọkụ iji chụọ àjà. O mere anwansi,* gbaakwa afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.

7 O dowere arụsị ọ pịrị apị, ya bụ, ogwe osisi arụsị*+ n’ụlọ ahụ Jehova gwara Devid, gwakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+ 8 Ọ bụrụhaala na ndị Izrel elezie anya na-eme ihe niile m si n’ọnụ Mosis gwa ha ka ha na-eme,+ ya bụ, na-edebe Iwu m niile, o nweghị ihe ga-eme ka m chụpụ ha n’ala m nyere ndị nna nna ha.”+ 9 Ma ha erubeghị isi, kama Manase nọ na-eduhie ha, na-eme ka ha na-eme ihe ọjọọ karịa mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi mgbe ndị Izrel weghaara ala ha.+

10 Jehova sikwa n’ọnụ ndị amụma, bụ́ ndị ohu ya,+ na-ekwu, sị: 11 “Manase eze Juda akpaala arụ ndị a niile. O meela ihe ọjọọ karịa nke ndị Amọraịt niile,+ ndị biri ebe ahụ tupu yanwa.+ O jirila arụsị ya dị iche iche na-asọ oyi* mee ka ndị Juda mehie. 12 N’ihi ya, Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị Jeruselem+ na Juda, nke na ntị ọ bụla nụrụ ya ga-azụ wuruwuru.+ 13 M ga-esetị eriri e ji atụ̀ ihe+ na Jeruselem, jiri ya tụọ ya otú ahụ m si jiri ya tụọ Sameria.+ M ga-ejikwa ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ̀ dị larịị* tụọ Jeruselem, otú ahụ m si jiri ya tụọ ezinụlọ Ehab.+ M ga-ehichakwa Jeruselem otú ahụ mmadụ si ehicha efere, ya hichaa ya, ya ekpuwe ya ihu n’ala.+ 14 M ga-ahapụ ndị fọdụrụ ná ndị nke m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha. Ndị iro ha niile ga-adọrọ ha n’agha, kwakọrọkwa ihe ha.+ 15 Ihe a ga-eme ha maka na ha nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m, na-akpasukwa m iwe malite n’oge ndị nna nna ha si n’Ijipt pụta ruo taa.’”+

16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie. 17 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Manase, ihe niile o mere, na mmehie ndị o mere, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 18 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya n’ubi dị n’obí ya, n’ubi Ọza.+ Emọn nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.

19 Emọn+ dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ abụọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Meshọlemet nwa Herọz onye Jọtba. 20 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+ 21 Ọ nọ na-akpa àgwà ka nna ya, na-efe arụsị ndị na-asọ oyi nna ya fere, na-akpọkwara ha isiala.+ 22 Otú ahụ ka o si hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ya. Ọ kpaghịkwa àgwà otú Jehova chọrọ.+ 23 N’ikpeazụ, ndị na-ejere Eze Emọn ozi gbaara ya izu ma gbuo ya n’ụlọ ya. 24 Ma, ndị obodo ahụ gburu ndị niile ahụ gbaara Eze Emọn izu. Ha chikwara Josaya nwa ya eze, ya anọchie ya.+ 25 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Emọn na ihe o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 26 Ha liri ya n’ili ya dị n’ubi Ọza.+ Josaya+ nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya