Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ebube Jehova jupụtara n’ụlọ nsọ ya (1-3)

      • Ememme ndị Izrel ji nyefee Chineke ụlọ nsọ ya (4-10)

      • Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ (11-22)

2 Ihe E Mere 7:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:54
  • +Le 9:24; 1Ih 21:26
  • +Ọp 40:34, 35

2 Ihe E Mere 7:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:11

2 Ihe E Mere 7:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:62, 63

2 Ihe E Mere 7:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 6:16

2 Ihe E Mere 7:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ ndị Livaị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:7; 2Ih 5:11, 12
  • +2Ih 5:13

2 Ihe E Mere 7:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3
  • +2Ih 4:1
  • +Le 2:1
  • +Le 4:8-10; 1Ez 8:64-66

2 Ihe E Mere 7:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Ememme Ụlọ Ndò.

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe e si abanye Hemat.”

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:34; Di 16:13
  • +Ọg 34:2, 5, 8

2 Ihe E Mere 7:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ụbọchị na-eso ụbọchị e mechara oriri ahụ, ma ọ bụ n’ụbọchị nke 15.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:36

2 Ihe E Mere 7:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 16:15
  • +2Ih 6:41

2 Ihe E Mere 7:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 2:4
  • +1Ez 9:1-3

2 Ihe E Mere 7:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 1:7
  • +Di 12:5, 6; Ọm 78:68

2 Ihe E Mere 7:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 43:10
  • +Le 26:41; 2Ih 33:12, 13
  • +Aịz 55:7
  • +2Ih 6:39

2 Ihe E Mere 7:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 6:40

2 Ihe E Mere 7:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:21
  • +2Ih 6:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    3/2023, p. 6

2 Ihe E Mere 7:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:4, 5

2 Ihe E Mere 7:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12, 13
  • +Ọm 89:28, 29
  • +1Ez 2:4

2 Ihe E Mere 7:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:5; 1Ez 9:6-9

2 Ihe E Mere 7:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-eji ya na-atụ ilu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:25, 26; 2Ez 17:20
  • +Di 28:37; Jer 24:9

2 Ihe E Mere 7:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:8; Da 9:12
  • +Di 29:24, 25; 2Ez 25:8, 9; Jer 22:8, 9

2 Ihe E Mere 7:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 15:2
  • +Ọp 12:51
  • +Aịz 2:8; Jer 2:11
  • +2Ih 36:17

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 7:11Ez 8:54
2 Ihe 7:1Le 9:24; 1Ih 21:26
2 Ihe 7:1Ọp 40:34, 35
2 Ihe 7:21Ez 8:11
2 Ihe 7:41Ez 8:62, 63
2 Ihe 7:5Ezr 6:16
2 Ihe 7:61Ih 25:7; 2Ih 5:11, 12
2 Ihe 7:62Ih 5:13
2 Ihe 7:7Le 1:3
2 Ihe 7:72Ih 4:1
2 Ihe 7:7Le 2:1
2 Ihe 7:7Le 4:8-10; 1Ez 8:64-66
2 Ihe 7:8Le 23:34; Di 16:13
2 Ihe 7:8Ọg 34:2, 5, 8
2 Ihe 7:9Le 23:36
2 Ihe 7:10Di 16:15
2 Ihe 7:102Ih 6:41
2 Ihe 7:11Ek 2:4
2 Ihe 7:111Ez 9:1-3
2 Ihe 7:122Ih 1:7
2 Ihe 7:12Di 12:5, 6; Ọm 78:68
2 Ihe 7:14Aịz 43:10
2 Ihe 7:14Le 26:41; 2Ih 33:12, 13
2 Ihe 7:14Aịz 55:7
2 Ihe 7:142Ih 6:39
2 Ihe 7:152Ih 6:40
2 Ihe 7:16Di 12:21
2 Ihe 7:162Ih 6:20
2 Ihe 7:171Ez 9:4, 5
2 Ihe 7:182Sa 7:12, 13
2 Ihe 7:18Ọm 89:28, 29
2 Ihe 7:181Ez 2:4
2 Ihe 7:19Ọp 20:5; 1Ez 9:6-9
2 Ihe 7:20Di 4:25, 26; 2Ez 17:20
2 Ihe 7:20Di 28:37; Jer 24:9
2 Ihe 7:212Ih 29:8; Da 9:12
2 Ihe 7:21Di 29:24, 25; 2Ez 25:8, 9; Jer 22:8, 9
2 Ihe 7:222Ih 15:2
2 Ihe 7:22Ọp 12:51
2 Ihe 7:22Aịz 2:8; Jer 2:11
2 Ihe 7:222Ih 36:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 7:1-22

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

7 Ozugbo Solomọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe bịa+ rechapụ anụ ahụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ, ebube Jehova ejukwa n’ụlọ ahụ.+ 2 Ndị nchụàjà abalighịkwa n’ụlọ Jehova n’ihi ebube Jehova juru n’ụlọ Jehova.+ 3 Ebube Jehova dịkwa n’elu ụlọ ahụ. Ndị Izrel niile nọkwa na-ekiri ọkụ ahụ na ihe niile na-emenụ. Ha hulatakwara ala na pevment, kpọọ isiala ma kelee Jehova “n’ihi na ọ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”

4 Eze na ndị Izrel niile nọkwa na-achụrụ Jehova àjà.+ 5 Eze Solomọn chụrụ puku ehi iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’àjà, chụọkwa otu narị puku atụrụ na puku iri abụọ (120,000) n’àjà. Otú a ka eze na ndị Izrel niile si nyefee ezi Chineke ụlọ ahụ.+ 6 Ndị nchụàjà guzo ebe ha na-arụ ọrụ, ha na ndị Livaị ndị ji ngwá egwú e ji abụrụ Jehova abụ.+ (Ọ bụ Eze Devid mere ngwá egwú ndị ahụ ka ha jiri ha na-ekele Jehova, na-asị, “n’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.” Ihe a ka ha na-ekwu mgbe ọ bụla Devid bịara iso ha* eto Chineke.) Ndị nchụàjà nọkwa n’ihu ha na-afụsi opi ike,+ ka ndị Izrel ndị ọzọ niile guzo ọtọ.

7 Solomọn dokwara etiti ogige dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ n’ihi na ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà a na-esu ọkụ,+ jirikwa abụba si n’anụ e ji chụọ àjà udo chụọ àjà. Ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà maka na ebe ịchụàjà ahụ o ji ọla kọpa rụọ+ dị obere ịnọ chụọ àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka,+ na àjà e ji abụba achụ.+ 8 N’oge ahụ, Solomọn mere ememme* ụbọchị asaa,+ ya na ndị Izrel niile, ndị hiri ezigbo nne, malite na Libo-hemat* ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+ 9 Ha ji ụbọchị asaa mee ememme e ji nyefee Chineke ebe ịchụàjà, jirikwa ụbọchị asaa mee oriri maka ya. Ma, ha nwere nzukọ pụrụ iche n’ụbọchị nke asatọ.*+ 10 Ma n’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ gwara ha ka ha lawa, ha alaakwa n’ụlọ ha dị iche iche. Obi nọkwa na-atọ ha ụtọ, ha ana-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ihe ọma Jehova meere Devid, Solomọn, na ndị ya bụ́ ndị Izrel.+

11 Otú a ka Solomọn si rụchaa ụlọ Jehova na ụlọ* eze.+ Solomọn mechakwara ihe niile o bu n’obi ime gbasara ụlọ Jehova na obí nke ya.+ 12 Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ+ n’abalị, sịkwa ya: “Anụla m ekpere gị, ahọrọkwala m ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga-anọ na-achụ àjà.+ 13 Ọ bụrụ na mụ akpọchie eluigwe ka mmiri ghara izo, ọ bụrụ na mụ enye ụkpara iwu ka ha tachapụ ihe ndị a kụrụ n’ubi n’ala a, ọ bụrụkwa na mụ emee ka ndị m rịawa ọrịa na-efe efe, 14 ma, ndị m, bụ́ ndị na-aza aha m,+ eweda onwe ha ala,+ kpee ekpere, chọọ m, hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ m ga-anọ n’eluigwe nụ ekpere ha, gbagharakwa ha mmehie ha. M ga-emekwa ka ala ha mewe nri ọzọ.+ 15 Anya m ga-adị n’ebe ndị ga-ekpe ekpere ebe a nọ, ntị m ga-anụkwa ekpere ha ga-ekpe ebe a.+ 16 Ugbu a, ahọrọla m ụlọ a, dookwa ya nsọ ka a nọrọ na ya na-eto aha m mgbe niile.+ Anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+

17 “Ọ bụrụ na i jeere m ozi otú Devid nna gị jere, debe iwu niile m nyere gị, mee ihe otú m chọrọ, na-emekwa ihe ndị m kpebiri,+ 18 m ga-eme ka ocheeze nke alaeze gị sie ike,+ otú m kwere Devid nna gị+ ná nkwa mgbe mụ na ya gbara ndụ. M sịrị ya, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+ 19 Ma ọ bụrụ na unu agbanwee, kwụsị iso ntụziaka m, kwụsị idebe iwu ndị m nyere unu, gaakwa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+ 20 m ga-efopụ unu n’ala m nke m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ. Ndị mba ọzọ niile ga-eji ụlọ a mere ihe ọchị.* Ha agaghịkwa eji ya kpọrọ ihe.+ 21 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi. Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya,+ na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+ 22 A ga-asịkwa ya, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha nabatakwara chi ọzọ dị iche iche, kpọwara ha isiala ma fewe ha.+ Ọ bụ ya mere o ji mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya