Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Josaya malitere ịchị Juda (1, 2)

      • Otú a ga-esi rụzie ihe ndị mebiri n’ụlọ nsọ (3-7)

      • A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Mosis (8-13)

      • Họlda buru amụma ihe ga-eme Juda (14-20)

2 Ndị Eze 22:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:2; Jer 1:2; Zef 1:1
  • +2Ih 34:1, 2
  • +Jos 15:20, 39

2 Ndị Eze 22:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:5

2 Ndị Eze 22:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:8

2 Ndị Eze 22:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:13
  • +2Ez 12:4, 5; 2Ih 24:8
  • +2Ez 12:9; 2Ih 34:9

2 Ndị Eze 22:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbawara agbawa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:11, 12; 2Ih 34:10

2 Ndị Eze 22:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:11

2 Ndị Eze 22:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:15; 2Ih 34:12

2 Ndị Eze 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:3
  • +Di 31:24-26
  • +2Ih 34:14, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 28

2 Ndị Eze 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:16-18

2 Ndị Eze 22:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:9

2 Ndị Eze 22:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:19-21; Joe 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2000, p. 30

2 Ndị Eze 22:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:22; Jer 26:24

2 Ndị Eze 22:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:24; 29:27; 31:17

2 Ndị Eze 22:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:20; Ikp 4:4; Neh 6:14; Lu 2:36; Ọrụ 21:8, 9
  • +2Ih 34:22-28

2 Ndị Eze 22:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:8

2 Ndị Eze 22:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:3; Di 32:17; Ikp 2:12; Jer 2:11
  • +Aịz 2:8
  • +Di 32:22; Aịz 33:14; Jer 7:20; Ezi 20:48

2 Ndị Eze 22:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 21:29; Jes 4:6
  • +2Ez 22:11

2 Ndị Eze 22:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2000, p. 30

    9/15/2000, p. 30

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 22:11Ez 13:2; Jer 1:2; Zef 1:1
2 Eze 22:12Ih 34:1, 2
2 Eze 22:1Jos 15:20, 39
2 Eze 22:21Ez 15:5
2 Eze 22:32Ih 34:8
2 Eze 22:41Ih 6:13
2 Eze 22:42Ez 12:4, 5; 2Ih 24:8
2 Eze 22:42Ez 12:9; 2Ih 34:9
2 Eze 22:52Ez 12:11, 12; 2Ih 34:10
2 Eze 22:62Ih 34:11
2 Eze 22:72Ez 12:15; 2Ih 34:12
2 Eze 22:82Ez 22:3
2 Eze 22:8Di 31:24-26
2 Eze 22:82Ih 34:14, 15
2 Eze 22:92Ih 34:16-18
2 Eze 22:10Di 31:9
2 Eze 22:112Ih 34:19-21; Joe 2:13
2 Eze 22:122Ez 25:22; Jer 26:24
2 Eze 22:13Di 4:24; 29:27; 31:17
2 Eze 22:14Ọp 15:20; Ikp 4:4; Neh 6:14; Lu 2:36; Ọrụ 21:8, 9
2 Eze 22:142Ih 34:22-28
2 Eze 22:162Ez 22:8
2 Eze 22:17Ọp 20:3; Di 32:17; Ikp 2:12; Jer 2:11
2 Eze 22:17Aịz 2:8
2 Eze 22:17Di 32:22; Aịz 33:14; Jer 7:20; Ezi 20:48
2 Eze 22:191Ez 21:29; Jes 4:6
2 Eze 22:192Ez 22:11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 22:1-20

Ndị Eze nke Abụọ

22 Josaya+ dị afọ asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri atọ na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Jedaịda nwa Adaya onye Bọzkat.+ 2 O mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, kpaakwa àgwà ka Devid nna nna ya.+ Ọ hapụghị ime ihe ziri ezi mewe ihe ọzọ.

3 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Eze Josaya, o ziri Shefan, bụ́ odeakwụkwọ, bụrụkwa nwa Azalaya nwa Meshọlam, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova.+ Ọ gwara ya, sị: 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, gwa ya ka o wekọta ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị na-eche ọnụ ụzọ nche nakọtara ndị mmadụ.+ 5 Hụkwa na e nyere ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ ga-enyezi ya ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị ga-arụzi ebe ndị mebiri emebi* n’ụlọ ahụ,+ 6 ya bụ, ndị omenkà, ndị na-arụ ụlọ, na ndị na-edo ụlọ, ka ha jirikwa ya zụọ osisi na nkume ndị a wara awa a ga-eji rụzie ụlọ ahụ.+ 7 Ma, a gaghị agwa ha ka ha kwuo otú ha si mefuo ego, n’ihi na a tụkwasịrị ha obi.”+

8 Hilkaya bụ́ nnukwu onye nchụàjà mechara gwa Shefan bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ e dere Iwu Mosis+ n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, ya amalite ịgụ ya.+ 9 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee gakwuru eze ma sị ya: “Ndị na-ejere gị ozi awụpụtala ego e nwetara n’ụlọ ahụ, ha enyekwala ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ ahụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.”+ 10 Shefan bụ́ odeakwụkwọ gwakwara eze, sị: “E nwere akwụkwọ+ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.” Shefan maliteziri ịgụrụ ya eze.

11 Ozugbo eze nụrụ ihe e dere n’akwụkwọ ahụ e dere Iwu Mosis, ọ dọwara uwe ya.+ 12 Eze gwaziri Hilkaya onye nchụàjà, Ahaịkam+ nwa Shefan, Akbọ nwa Mịkaya, Shefan bụ́ odeakwụkwọ, nakwa Asaya bụ́ onye na-ejere eze ozi, sị: 13 Gaanụ jụọ Jehova ase n’aha m, n’aha ndị ala anyị, nakwa n’aha ndị Juda niile. Jụọnụ ya gbasara ihe e kwuru n’akwụkwọ a a hụrụ, n’ihi na Jehova ga-ewesa anyị ezigbo iwe+ maka na nna nna anyị hà emeghị ihe o kwuru. Ha emeghị ihe niile e dere n’akwụkwọ a ka anyị mee.”

14 Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam na Akbọ na Shefan na Asaya wee gakwuru Họlda onye amụma nwaanyị.+ Họlda bụ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas, onye na-elekọta uwe. N’oge ahụ, Họlda bi n’ebe a na-akpọ Obodo Ọhụrụ na Jeruselem. Ha gara ebe ahụ gwa ya ihe mere ha ji bịa.+ 15 Ya asị ha: “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị, ‘Gwanụ nwoke ahụ ziri unu ka unu bịa hụ m, sị: 16 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a na ndị bi na ya. Ihe niile e dere n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ ga-emezu.+ 17 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche+ àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+ 18 Ma, gwanụ eze Juda, onye ziri unu ka unu jụọ Jehova ase, sị, “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: ‘A bịa n’ihe gbasara okwu ahụ ị nụrụ, 19 anụla m olu gị, ebe ọ bụ na ị kpọchighị obi gị, kama, i wedara onwe gị ala+ n’ihu mụnwa bụ́ Jehova ma dọwaa uwe gị,+ beekwa ákwá n’ihu m mgbe ị nụrụ ihe m kwuru m ga-eme obodo a na ndị bi na ya, ya bụ, na ọnụ m bụrụ ha ga-emezu nakwa na ọ ga-eju ndị mmadụ anya.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. 20 “Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka e lie gị otú e liri nna nna gị hà. A ga-eli gị n’ili gị n’udo. Anya gị agaghịkwa ahụ ahụhụ niile m ga-ata obodo a.’”’” Ndị ozi ahụ wee gaa gwa eze ihe ha jetara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya