Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ná ngwụcha afọ asaa ọ bụla, ndị Izrel ga-akagbu ụgwọ e ji ha (1-6)

      • Inyere ndị ogbenye aka (7-11)

      • N’afọ asaa ọ bụla, a ga-ahapụ ndị ohu ka ha nwere onwe ha (12-18)

        • A ga-eji ihe kpọpuo ohu ntị (16, 17)

      • A ga-edo anụ ọ bụla e bụ ụzọ mụọ nsọ (19-23)

Diuterọnọmi 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 25:2

Diuterọnọmi 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:10

Diuterọnọmi 15:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:43; Di 14:21; 23:20

Diuterọnọmi 15:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:8

Diuterọnọmi 15:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:7, 8; Aịz 1:19

Diuterọnọmi 15:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:12
  • +Di 28:13; 1Ez 4:24, 25

Diuterọnọmi 15:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 21:13; Jes 2:15, 16; 1Jn 3:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 8

Diuterọnọmi 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 25:35; Ilu 19:17; Mt 5:42; Lu 6:34, 35; Ga 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 8

Diuterọnọmi 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:1
  • +Ọp 22:22, 23; Di 24:14, 15; Ilu 21:13

Diuterọnọmi 15:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:35; 2Kọ 9:7; 1Ti 6:18; Hib 13:16
  • +Di 24:19; Ọm 41:1

Diuterọnọmi 15:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:11
  • +Ilu 3:27; Mt 5:42; Lu 12:33

Diuterọnọmi 15:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 21:2; Le 25:39

Diuterọnọmi 15:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Diuterọnọmi 15:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2014, p. 19

Diuterọnọmi 15:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 21:5, 6

Diuterọnọmi 15:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “oké ehi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:2; 22:30; Ọg 3:13; 18:15, 17

Diuterọnọmi 15:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5, 6; 14:23; 16:11

Diuterọnọmi 15:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:20; Di 17:1; Mal 1:8; Hib 9:14

Diuterọnọmi 15:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:15; 14:4, 5

Diuterọnọmi 15:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 9:4; Le 7:26; Ọrụ 15:20, 29
  • +Le 17:10, 13; Di 12:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2000, p. 30-31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 15:1Le 25:2
Diut. 15:2Di 31:10
Diut. 15:3Ọp 12:43; Di 14:21; 23:20
Diut. 15:4Di 28:8
Diut. 15:5Jos 1:7, 8; Aịz 1:19
Diut. 15:6Di 28:12
Diut. 15:6Di 28:13; 1Ez 4:24, 25
Diut. 15:7Ilu 21:13; Jes 2:15, 16; 1Jn 3:17
Diut. 15:8Le 25:35; Ilu 19:17; Mt 5:42; Lu 6:34, 35; Ga 2:10
Diut. 15:9Di 15:1
Diut. 15:9Ọp 22:22, 23; Di 24:14, 15; Ilu 21:13
Diut. 15:10Ọrụ 20:35; 2Kọ 9:7; 1Ti 6:18; Hib 13:16
Diut. 15:10Di 24:19; Ọm 41:1
Diut. 15:11Mt 26:11
Diut. 15:11Ilu 3:27; Mt 5:42; Lu 12:33
Diut. 15:12Ọp 21:2; Le 25:39
Diut. 15:16Ọp 21:5, 6
Diut. 15:19Ọp 13:2; 22:30; Ọg 3:13; 18:15, 17
Diut. 15:20Di 12:5, 6; 14:23; 16:11
Diut. 15:21Le 22:20; Di 17:1; Mal 1:8; Hib 9:14
Diut. 15:22Di 12:15; 14:4, 5
Diut. 15:23Je 9:4; Le 7:26; Ọrụ 15:20, 29
Diut. 15:23Le 17:10, 13; Di 12:16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 15:1-23

Diuterọnọmi

15 “Ná ngwụcha afọ asaa ọ bụla, unu ga-akagbu ụgwọ e ji unu.+ 2 Otú a ka unu ga-esi kagbuo ụgwọ e ji unu: Onye ọ bụla e ji ụgwọ ga-akagbu ụgwọ onye agbata obi ya ji ya. Ọ gaghị agba onye agbata obi ya ma ọ bụ nwanne ya ụgwọ, n’ihi na a ga-ama ọkwa ka onye ọ bụla kagbuo ụgwọ e ji ya n’ihi Jehova.+ 3 Unu nwere ike ịgba onye mba ọzọ ụgwọ,+ ma unu ga-akagbu ụgwọ ọ bụla nwanne unu ji unu. 4 Ma, e nweghị onye kwesịrị ịda ogbenye n’ime unu n’ihi na o doro anya na Jehova ga-agọzi unu+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu, 5 naanị ma ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu a niile m na-enye unu taa.+ 6 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi unu otú o kwere unu ná nkwa. Unu ga na-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma unu agaghị agbaziri ihe ọ bụla.+ Unu ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị unu.+

7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya. 9 Lezienụ anya ka unu ghara ichewe echiche ọjọọ n’obi unu, sị: ‘Afọ nke asaa, bụ́ afọ mmadụ ji akagbu ụgwọ e ji ya, eruwela,’+ unu ewee ghara imere nwanne unu dara ogbenye ebere, gharakwa inye ya ihe ọ bụla. Ọ bụrụ na o besara Jehova ákwá n’ihi unu, ọ ga-abụrụ unu mmehie.+ 10 Unu kwesịrị imesapụrụ ya aka,+ ya ewutekwala unu* na unu na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji gọzie ihe ọ bụla unu na-eme na ihe ọ bụla unu na-arụ.+ 11 N’ihi na e nweghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala unu.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị, ‘Mesapụrụnụ nwanne unu nọ n’ahụhụ nke dakwara ogbenye n’ala unu aka.’+

12 “Ọ bụrụ na e resịrị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru, ya abụrụ na o jeerela gị ozi afọ isii, ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya n’afọ nke asaa.+ 13 Ọ bụrụ na o nwere onwe ya, agbawala ya aka mgbe ị na-ahapụ ya ka ọ lawa. 14 Ị ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ gị, ebe ị na-azọcha ọka* gị, ebe ị na-azọchapụta mmanya, nakwa n’ebe ị na-azọchapụta mmanụ were ọtụtụ ihe nye ya. Ị ga-enye ya ihe ndị a otú Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị. 15 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị. Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu taa ka i mee ihe a.

16 “Ma ọ bụrụ na ọ sị gị, ‘Agaghị m ahapụ gị,’ maka na ọ hụrụ gị na ezinụlọ gị n’anya, n’ihi na obi dị ya ụtọ kemgbe gị na ya nọ,+ 17 ị ga-edokwasị ntị ya n’ibo ụzọ, were ihe e ji akpọpu ntị kpọpuo ya ntị. Ọ ga-abụzi ohu gị ná ndụ ya niile. Otu ihe a ka ị ga-eme ohu gị nwaanyị. 18 Mgbe ị na-ahapụ ya ka ọ lawa nwere onwe ya, echela na e megburu gị emegbu, n’ihi na ozi o jeere gị afọ isii ji okpukpu abụọ karịa ihe onye ọrụ e goro ego gaara arụrụ gị, Jehova bụ́ Chineke gị gọzikwara gị n’ihe niile.

19 “Ị ga-edo oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ gị nsọ ka ọ bụrụ nke Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ejila ehi* e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị rụọ ọrụ. Akpachakwala ajị ewu ma ọ bụ ajị atụrụ gị e bu ụzọ mụọ. 20 Gị na ezinụlọ gị ga na-eri ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị kwa afọ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+ 21 Ma ọ bụrụ na anụ ahụ nwere nkwarụ, ya bụ, na ọ dara ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì ma ọ bụ nwee nkwarụ ọ bụla ọzọ dị njọ, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+ 22 Ị ga-anọ n’obodo gị rie ya. Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha ga-eri ya otú e si eri ele ma ọ bụ mgbada.+ 23 Ma, erila ọbara ya.+ Ị ga-awụpụ ya n’ala ka mmiri.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya