Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu Jehova?

        • Onye na-ekwu eziokwu n’obi ya (2)

        • Onye na-anaghị ekwutọ mmadụ (3)

        • Onye na-emezu nkwa ya, a sịgodị na ọ ga-akpa ya aka ọjọọ (4)

Abụ Ọma 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:6; 24:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 23

    8/1/2003, p. 13

Abụ Ọma 15:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-akwụwa aka ọtọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 1:1
  • +Aịz 33:15, 16; Ọrụ 10:34, 35
  • +Ilu 3:32; Efe 4:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    1/2014, p. 9

    Ụlọ Nche,

    8/1/2003, p. 13

Abụ Ọma 15:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “eji ire ya ekwutọ.”

  • *

    Ma ọ bụ “emenye ndị enyi ya ihere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:16; Ọm 101:5; Ilu 20:19
  • +Ilu 14:21; Ro 12:17
  • +Ọp 23:1

Abụ Ọma 15:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ihe ọ ṅụrụ n’iyi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Es 3:2
  • +Jos 9:18-20; Ikp 11:34, 35; Ọm 50:14; Mt 5:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 48

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 19

    5/1/1995, p. 29

    Teta!,

    4/8/1999, p. 23

Abụ Ọma 15:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “eri ngarị.”

  • *

    Ma ọ bụ “zọhie ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:25
  • +Ọp 23:8
  • +Ọm 16:7, 8; Ilu 12:3; 2Pi 1:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 15:1Ọm 2:6; 24:3, 4
Ọma 15:2Ọm 1:1
Ọma 15:2Aịz 33:15, 16; Ọrụ 10:34, 35
Ọma 15:2Ilu 3:32; Efe 4:25
Ọma 15:3Le 19:16; Ọm 101:5; Ilu 20:19
Ọma 15:3Ilu 14:21; Ro 12:17
Ọma 15:3Ọp 23:1
Ọma 15:4Es 3:2
Ọma 15:4Jos 9:18-20; Ikp 11:34, 35; Ọm 50:14; Mt 5:33
Ọma 15:5Ọp 22:25
Ọma 15:5Ọp 23:8
Ọma 15:5Ọm 16:7, 8; Ilu 12:3; 2Pi 1:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 15:1-5

Abụ Ọma

Abụ Devid.

15 Jehova, ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị?

Ònye ga-ebi n’ugwu nsọ gị?+

 2 Ọ bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,*+

Onye na-eme ezi ihe,+

Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+

 3 Ọ naghị ekwutọ* mmadụ.+

Ọ naghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ,+

Ọ naghịkwa ekwujọ ndị enyi ya.*+

 4 Ọ naghị anabata onye ọ bụla na-abaghị uru,+

Ma ọ na-akwanyere ndị na-atụ egwu Jehova ùgwù.

Ọ na-emezu nkwa o kwere,* ọ bụrụgodị na imezu ya ga-akpa ya aka ọjọọ.+

 5 Ọ naghị ana ọmụrụ nwa ma ọ gbazinye mmadụ ego,+

Ọ naghịkwa ana aka azụ* ka e megbuo onye aka ya dị ọcha.+

A gaghị eme ka onye ọ bụla na-eme ihe ndị a daa.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya