Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Jehoash malitere ịchị Juda (1-3)

      • Jehoash rụziri ụlọ nsọ (4-16)

      • Obodo ndị Siria lụsoro agha (17, 18)

      • E gburu Jehoash (19-21)

2 Ndị Eze 12:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:16; 2Ez 10:30
  • +2Ez 11:2; 1Ih 3:10, 11
  • +2Ih 24:1, 2

2 Ndị Eze 12:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:52

2 Ndị Eze 12:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 31:12
  • +Ọp 30:13; 2Ih 24:9
  • +Ọp 25:2; 35:21

2 Ndị Eze 12:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-anata ndị ha ma ego.”

  • *

    Ma ọ bụ “gbawara agbawa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:7

2 Ndị Eze 12:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:5

2 Ndị Eze 12:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 11:4; 2Ih 23:1; 24:15
  • +2Ih 24:6

2 Ndị Eze 12:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:8; Mk 12:41; Lu 21:1
  • +2Ih 24:10

2 Ndị Eze 12:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “tinye ya n’akpa.” Na Hibru, “kechie ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:11

2 Ndị Eze 12:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:4-6; 2Ih 24:12

2 Ndị Eze 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:2; 2Ih 5:12
  • +2Ih 24:14

2 Ndị Eze 12:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:7

2 Ndị Eze 12:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 5:15
  • +Le 7:7; Ọg 18:8

2 Ndị Eze 12:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:15; 2Ez 8:13; 10:32
  • +1Ih 18:1
  • +2Ih 24:23

2 Ndị Eze 12:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:18; 2Ez 16:8; 18:15

2 Ndị Eze 12:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na Bet-milo.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:25, 26; 25:27
  • +2Sa 5:9; 1Ez 9:15, 24; 2Ih 32:5

2 Ndị Eze 12:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:1, 5
  • +2Ih 24:27

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 12:11Ez 19:16; 2Ez 10:30
2 Eze 12:12Ez 11:2; 1Ih 3:10, 11
2 Eze 12:12Ih 24:1, 2
2 Eze 12:3Ọg 33:52
2 Eze 12:42Ih 31:12
2 Eze 12:4Ọp 30:13; 2Ih 24:9
2 Eze 12:4Ọp 25:2; 35:21
2 Eze 12:52Ih 24:7
2 Eze 12:62Ih 24:5
2 Eze 12:72Ez 11:4; 2Ih 23:1; 24:15
2 Eze 12:72Ih 24:6
2 Eze 12:92Ih 24:8; Mk 12:41; Lu 21:1
2 Eze 12:92Ih 24:10
2 Eze 12:102Ih 24:11
2 Eze 12:112Ez 22:4-6; 2Ih 24:12
2 Eze 12:13Ọg 10:2; 2Ih 5:12
2 Eze 12:132Ih 24:14
2 Eze 12:152Ez 22:7
2 Eze 12:16Le 5:15
2 Eze 12:16Le 7:7; Ọg 18:8
2 Eze 12:171Ez 19:15; 2Ez 8:13; 10:32
2 Eze 12:171Ih 18:1
2 Eze 12:172Ih 24:23
2 Eze 12:181Ez 15:18; 2Ez 16:8; 18:15
2 Eze 12:202Ih 24:25, 26; 25:27
2 Eze 12:202Sa 5:9; 1Ez 9:15, 24; 2Ih 32:5
2 Eze 12:212Ez 14:1, 5
2 Eze 12:212Ih 24:27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 12:1-21

Ndị Eze nke Abụọ

12 Ọ bụ n’afọ nke asaa n’ọchịchị Jihu+ ka Jehoash+ malitere ịchị. Jehoash chịrị afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.+ 2 Jehoash nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova n’oge niile Jehoyada onye nchụàjà bụ onye ndụmọdụ ya. 3 Ma, o bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.

4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà: “Chịkọtanụ ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova ka ha bụrụ onyinye dị nsọ,+ ma ụtụ onye ọ bụla kwesịrị ịtụ,+ ma ego ndị nchụàjà na-anata onye* kwere nkwa, ma ego onye nke ọ bụla si n’obi ya weta n’ụlọ Jehova.+ 5 Ndị nchụàjà ga-anata onye ọ bụla ego o wetara,* ka e jiri ya rụzie ebe ọ bụla mebiri emebi*+ n’ụlọ nsọ.”

6 Ma, n’afọ nke iri abụọ na atọ n’ọchịchị Jehoash, ndị nchụàjà arụzibeghị ebe ndị mebiri emebi+ n’ụlọ nsọ. 7 N’ihi ya, Eze Jehoash kpọrọ Jehoyada+ onye nchụàjà na ndị nchụàjà ndị ọzọ, sị ha: “Gịnị mere na unu anaghị arụzi ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ nsọ? Unu anatazila ndị mmadụ ego ma ọ bụrụ na unu agaghị eji ya rụzie ụlọ nsọ.”+ 8 Ndị nchụàjà wee kwere na ha agaghịzi na-anata ndị mmadụ ego nakwa na ọ bụghịzi ha ga na-arụzi ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ nsọ.

9 Jehoyada onye nchụàjà gaziri bute otu igbe+ ma kpọpuo okwuchi ya, dọsakwa ya n’aka nri ma a na-abata n’ebe ịchụàjà, n’ụlọ Jehova. Ebe ahụ ka ndị nchụàjà, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ, na-etinye ego niile a na-enweta n’ụlọ Jehova.+ 10 Ọ na-abụ a hụ na ego dị n’igbe ahụ ehiela nne, odeakwụkwọ eze na nnukwu onye nchụàjà agaa wepụta ya,* gụọkwa ya ka ha mara ego ole e nwetara n’ụlọ Jehova.+ 11 Ha na-ewerekwa ya nye ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-ewerezi ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova+ ụgwọ, ma ndị na-arụ ọrụ ndị e ji osisi arụ ma ndị na-arụ ụlọ, 12 ma ndị na-edo nkume ma ndị na-awa nkume. Ha na-ejikwa ya azụ osisi na nkume a wara awa ka e jiri rụzie ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ Jehova. Ha na-ejikwa ego ahụ eme ihe ndị ọzọ niile gbasara ịrụzi ụlọ ahụ.

13 Ma, e jighị ego ahụ a na-eweta n’ụlọ Jehova rụọ efere ọlaọcha, ihe e ji emenyụ ọkụ, ọkwá, opi,+ ma ọ bụ ụdị arịa ọlaedo ọ bụla ma ọ bụkwanụ ụdị arịa ọlaọcha ọ bụla dị n’ụlọ Jehova.+ 14 Ọ bụ naanị ndị na-arụ ọrụ ka ha na-enye ego, ha ejiri ya na-arụzi ụlọ Jehova. 15 Ha anaghịkwa agwa ndị ahụ ha na-enye ego ha ga-eji kwụọ ndị na-arụ ọrụ ụgwọ ka ha kwuo otú ha si mefuo ego, n’ihi na ha tụkwasịrị ha obi.+ 16 Ma, a naghị eweta ego ndị mmadụ na-enye maka àjà ikpe ọmụma+ na nke ha na-enye maka àjà mmehie n’ụlọ Jehova. Ọ bụ nke ndị nchụàjà.+

17 Ọ bụ n’oge ahụ ka Hazel+ eze Siria gara lụso Gat+ agha ma weghara ya, mechaakwa bịawa ịlụso Jeruselem agha.+ 18 Jehoash eze Juda wee zigara Hazel bụ́ eze Siria+ onyinye niile dị nsọ, ndị Jehoshafat, Jehoram, na Ehazaya, bụ́ ndị nna nna ya bu ya ụzọ chịa Juda, doro nsọ. O zigakwaara ya onyinye dị nsọ yanwa nyere nakwa ọlaedo niile dị ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze, Hazel alaghachizie, hapụ ịlụso Jeruselem agha.

19 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoash na ihe niile o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 20 Ma, ndị na-ejere Jehoash ozi gbaara ya izu,+ gbuo ya n’ụlọ Milo,*+ n’ụzọ e si aga Sila. 21 Ọ bụ Jozaka nwa Shimiat nakwa Jehozabad nwa Shoma, bụ́ ndị na-ejere ya ozi, gburu ya.+ Ha likwara ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya