Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ihe ndị a na-ekwesịghị ime mgbe a na-eru uju (1, 2)

      • Anụ ndị dị ọcha e nwere ike iri na ndị na-adịghị ọcha (3-21)

      • A ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri (22-29)

Diuterọnọmi 14:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’agbata anya unu abụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:28
  • +Le 21:1, 5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2004, p. 27

Diuterọnọmi 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:2; 20:26; Di 28:9; 1Pi 1:15
  • +Ọp 19:5, 6; Di 7:6

Diuterọnọmi 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:43; 20:25; Ọrụ 10:14

Diuterọnọmi 14:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:2, 3

Diuterọnọmi 14:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Anụmanụ a yiri òké bekee, ma ntị ya na ụkwụ ya na-adị ogologo karịa nke òké bekee.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:4-8

Diuterọnọmi 14:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntù.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:9, 10

Diuterọnọmi 14:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntù.”

Diuterọnọmi 14:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:13-20

Diuterọnọmi 14:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “shekeleke.”

Diuterọnọmi 14:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ahụhụ.”

Diuterọnọmi 14:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:31; Le 17:15
  • +Ọp 23:19; 34:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/2005, p. 27

    9/15/2004, p. 26

Diuterọnọmi 14:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:11; 26:12

Diuterọnọmi 14:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5, 17; 15:19, 20
  • +Ọm 111:10

Diuterọnọmi 14:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5, 6

Diuterọnọmi 14:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:7; 26:11; Ọm 100:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2010, p. 23

Diuterọnọmi 14:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:21; 2Ih 31:4; 1Kọ 9:13
  • +Ọg 18:20; Di 10:9

Diuterọnọmi 14:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 26:12

Diuterọnọmi 14:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:21; Di 10:18; Jes 1:27
  • +Di 15:10; Ọm 41:1; Ilu 11:24; 19:17; Mal 3:10; Lu 6:35

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 14:1Le 19:28
Diut. 14:1Le 21:1, 5
Diut. 14:2Le 19:2; 20:26; Di 28:9; 1Pi 1:15
Diut. 14:2Ọp 19:5, 6; Di 7:6
Diut. 14:3Le 11:43; 20:25; Ọrụ 10:14
Diut. 14:4Le 11:2, 3
Diut. 14:7Le 11:4-8
Diut. 14:9Le 11:9, 10
Diut. 14:12Le 11:13-20
Diut. 14:21Ọp 22:31; Le 17:15
Diut. 14:21Ọp 23:19; 34:26
Diut. 14:22Di 12:11; 26:12
Diut. 14:23Di 12:5, 17; 15:19, 20
Diut. 14:23Ọm 111:10
Diut. 14:24Di 12:5, 6
Diut. 14:26Di 12:7; 26:11; Ọm 100:2
Diut. 14:27Ọg 18:21; 2Ih 31:4; 1Kọ 9:13
Diut. 14:27Ọg 18:20; Di 10:9
Diut. 14:28Di 26:12
Diut. 14:29Ọp 22:21; Di 10:18; Jes 1:27
Diut. 14:29Di 15:10; Ọm 41:1; Ilu 11:24; 19:17; Mal 3:10; Lu 6:35
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 14:1-29

Diuterọnọmi

14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu. Unu ebekasịla ahụ́ unu,+ unu akpụchapụkwala ntutu dị n’ihu isi unu* n’ihi onye nwụrụ anwụ.+ 2 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.+ Jehova ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+

3 “Unu erila ihe ọ bụla rụrụ arụ.+ 4 Ọ bụ anụmanụ ndị a ka unu nwere ike iri:+ ehi, atụrụ, ewu, 5 mgbada, anịgọ, mmoro, ewu ọhịa, ele, atụrụ ọhịa, na atụrụ na-ebi n’ugwu. 6 Unu nwere ike iri anụmanụ ọ bụla ọbụ ụkwụ ya kebiri abụọ nke na-atagharịkwa ọnụ. 7 Ma, unu erila anụmanụ ndị a na-atagharị ọnụ ma ọ bụ ndị ụkwụ ha kebiri abụọ: kamel, ùrúrù,* na ewi nkume, n’ihi na ha na-atagharị ọnụ, ma ọbụ ụkwụ ha ekebighị abụọ. Ha bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.+ 8 Unu erikwala ézì n’ihi na ọbụ ụkwụ ya kebiri abụọ, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha. Unu erila anụ ha, unu emetụkwala ozu ha aka.

9 “N’ime anụ niile bi na mmiri, unu nwere ike iri ndị a: Unu nwere ike iri ihe ọ bụla nwere nku* na akpịrịkpa.+ 10 Ma, unu erila ihe ọ bụla na-enweghị nku* na akpịrịkpa. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.

11 “Unu nwere ike iri nnụnụ ọ bụla so ná nnụnụ dị ọcha. 12 Ma unu erila ndị a: ugo, ugo na-eri azụ̀, udele ojii,+ 13 égbé uhie, égbé ojii, ụdị ndagbù ọ bụla, 14 ụdị ugoloọma ọ bụla, 15 enyí nnụnụ, ikwiikwii, nnụnụ mmiri, ụdị agụ nkwọ ọ bụla, 16 ikwiikwii nta, ikwiikwii ntị ogologo, ọbọgwụ mmiri, 17 okwolo, udele, nnụnụ mmiri a na-akpọ kọmọrant, 18 ụgbala ọcha,* ụdị ụgbala mmiri ọ bụla, nnụnụ a na-akpọ huupu, na ụsụ. 19 Obere ụmụ anụmanụ* ọ bụla nwere nku bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha. A gaghị eri ha eri. 20 Unu nwere ike iri anụ ọ bụla na-efe efe bụ́ anụ dị ọcha.

21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ Unu nwere ike inye ya onye mbịarambịa bi n’otu n’ime obodo unu, o nwekwara ike iri ya. Ma ọ bụ, e nwere ike iresị ya onye mba ọzọ. N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.

“Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+

22 “Unu ga-enyerịrị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile mkpụrụ unu ghara n’ubi mịpụtara kwa afọ.+ 23 Unu ga-eri otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka* unu, nke mmanya ọhụrụ unu, nke mmanụ unu, na anụmanụ ndị ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ. Unu ga-eri ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, n’ebe ọ ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya,+ ka unu wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu mgbe niile.+

24 “Ma ọ bụrụ na unu ga-aga ogologo ije tupu unu eruo n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya,+ ya abụrụkwa na unu agaghị enwe ike ibu ihe ndị ahụ gaa n’ebe ahụ n’ihi na ebe ahụ dị unu anya (n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi unu), 25 unu nwere ike ire ha, jiri ego unu retara gaa n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ. 26 Unu ga-ejizi ego ahụ zụta ihe ọ bụla dị unu* mma, ya bụ, ehi, atụrụ, ewu, mmanya na ihe ọ bụla ọzọ na-aba n’anya, nakwa ihe ọ bụla dị unu mma. Unu ga-erikwa ihe n’ebe ahụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu ma ṅụrịa ọṅụ, unu na ndị ezinụlọ unu.+ 27 Unu echefula onye Livaị bi n’obodo unu+ ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọ bụla o so unu keta.+

28 “Ná ngwụcha afọ atọ ọ bụla, unu ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri niile nke ihe mkpụrụ unu ghara n’afọ ahụ mepụtara ma dosa ha n’obodo unu.+ 29 Onye Livaị, bụ́ onye na-esoghị unu keta ihe ọ bụla, na onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu, ga-abịa rijuo afọ,+ ka Jehova bụ́ Chineke unu wee gọzie unu n’ihe niile unu na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya