Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 92
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova kacha elu ruo mgbe ebighị ebi

        • Ọrụ ya dị ebube; ọ ma ihe nke ukwuu (5)

        • ‘Onye ezi omume ga-ama pokopoko ka osisi’ (12)

        • Ndị agadi ka ga na-eme nke ọma (14)

Abụ Ọma 92:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23

Abụ Ọma 92:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:7

Abụ Ọma 92:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:16; 25:6; 2Ih 29:25

Abụ Ọma 92:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:5; 145:4; Ek 3:11; Mkp 15:3
  • +Job 26:14; Ro 11:33

Abụ Ọma 92:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 14:1; 1Kọ 2:14

Abụ Ọma 92:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:35, 38; Jer 12:1-3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 12

Abụ Ọma 92:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:7; Ọm 68:1

Abụ Ọma 92:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ị ga-ebuli mpi m elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:5

Abụ Ọma 92:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:34

Abụ Ọma 92:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 52:8; Aịz 61:3; 65:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    8/2016, p. 4

    Ụlọ Nche,

    9/15/2007, p. 32

    7/15/2006, p. 13

    10/1/2001, p. 32

    1/1/1999, p. 32

Abụ Ọma 92:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 100:4

Abụ Ọma 92:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ha gbagodị isi awọ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:18; Ilu 16:31; Aịz 40:31; 46:4
  • +Jer 17:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2007, p. 32

    6/1/2007, p. 21-25

    7/15/2006, p. 13

    5/15/2004, p. 10-13

Abụ Ọma 92:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2004, p. 13-14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 92:1Ọm 50:23
Ọma 92:2Aịz 63:7
Ọma 92:31Ih 15:16; 25:6; 2Ih 29:25
Ọma 92:5Ọm 40:5; 145:4; Ek 3:11; Mkp 15:3
Ọma 92:5Job 26:14; Ro 11:33
Ọma 92:6Ọm 14:1; 1Kọ 2:14
Ọma 92:7Ọm 37:35, 38; Jer 12:1-3
Ọma 92:9Di 28:7; Ọm 68:1
Ọma 92:10Ọm 23:5
Ọma 92:11Ọm 37:34
Ọma 92:12Ọm 52:8; Aịz 61:3; 65:22
Ọma 92:13Ọm 100:4
Ọma 92:14Ọm 71:18; Ilu 16:31; Aịz 40:31; 46:4
Ọma 92:14Jer 17:7, 8
Ọma 92:15Di 32:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 92:1-15

Abụ Ọma

Abụ a na-abụ n’Ụbọchị Izu Ike. Abụ ọma.

92 Jehova, Onye Kacha Elu, ọ dị mma ka e kelee gị+

Nakwa ka a bụọ abụ iji too aha gị.

 2 Ọ dị mma ka a kọsaa ịhụnanya gị*+ n’ụtụtụ

Nakwa ka a kọsaa n’abalị na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

 3 Jirinụ une na ụbọ nwere akwara iri

Nakwa ụbọ akwara e ji akpọ egwú na-atọ ụtọ na-eto ya.+

 4 N’ihi na, Jehova, i meela ka m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe ndị ị na-eme.

M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ihe ndị ị na-arụ.

 5 Jehova, ọrụ gị dị nnọọ ebube.+

Ị ma ihe nke ukwuu.+

 6 Mmadụ ọ bụla nke na-anaghị eche echiche enweghị ike ịmata ha.

E nweghịkwa onye nzuzu nwere ike ịghọta ihe a:+

 7 Mgbe ndị ajọ omume na-eju ebe niile otú ahịhịa si epu ebe niile,

Ihe ana-agazikwara ndị niile na-eme ihe ọjọọ,

Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+

 8 Ma ọ bụ gị, Jehova, kacha elu ruo mgbe ebighị ebi.

 9 Jehova, lee ndị iro gị anya chịa ha ọchị mgbe a na-emeri ha.

Legodị otú a ga-esi laa ndị iro gị n’iyi.

A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+

10 Ma ị ga-eme ka m sie ike* ka atụ́.

M ga-ete mmanụ ọhụrụ n’ahụ́.+

11 M ga na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+

M ga-eji ntị m nụ na e meriela ndị ọjọọ na-alụso m ọgụ.

12 Ma onye ezi omume ga na-ama pokopoko ka nkwụ.

Ọ ga na-agba agba ka osisi sida dị na Lebanọn.+

13 Ha dị ka osisi a kụrụ n’ụlọ Jehova.

Ha ga na-eme nke ọma n’ogige ụlọ Chineke anyị.+

14 Ha megodị agadi,* ha ka ga na-eme nke ọma.+

Ahụ́ ka ga-esi ha ike, ha ga na-amakwa pokopoko.+

15 Ha ga na-akọsa na Jehova bụ onye ezi omume.

Ọ bụ ya bụ Oké Nkume m,+ ọ naghịkwa eme ihe ọjọọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya