Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 87
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Zayọn bụ obodo ezi Chineke

        • Ndị a mụrụ na Zayọn (4-6)

Abụ Ọma 87:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 87:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 48:1

Abụ Ọma 87:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn.”

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu niile nke Jekọb.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:68; 132:13

Abụ Ọma 87:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 48:2; Aịz 60:14

Abụ Ọma 87:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:10; Aịz 30:7

Abụ Ọma 87:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 26

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 25

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

Abụ Ọma 87:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:16
  • +Ọm 150:4
  • +Ọm 46:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 87:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 87:1Ọm 48:1
Ọma 87:2Ọm 78:68; 132:13
Ọma 87:3Ọm 48:2; Aịz 60:14
Ọma 87:4Ọm 89:10; Aịz 30:7
Ọma 87:71Ih 15:16
Ọma 87:7Ọm 150:4
Ọma 87:7Ọm 46:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 87:1-7

Abụ Ọma

Abụ ụmụ Kora.+ Abụ ọma.

87 Chineke tọrọ ntọala obodo ya n’ugwu dị nsọ.+

 2 Jehova nwere mmasị na Zayọn*+

Karịa n’ebe niile ọzọ n’Izrel.*

 3 Gị obodo ezi Chineke,+ a na-ekwu ọtụtụ ihe dị ịtụnanya banyere gị. (Sila)

 4 M ga-agụnye ndị bi na Rehab+ nakwa na Babịlọn ná ndị ma m.

A ga-ekwu gbasara ndị Filistia, ndị Taya ma ọ bụ ndị Kush,

Sị: “A mụrụ onye a n’ebe ahụ.”

 5 A ga-ekwukwa banyere Zayọn, sị:

“A mụrụ onye nke ọ bụla n’ime ha na ya.”

Onye Kacha Elu ga-emekwa ka Zayọn kwụsie ike.

 6 Mgbe Jehova ga na-edeba aha ndị dị iche iche n’akwụkwọ, ọ ga-ekwu, sị:

“A mụrụ onye a n’ebe ahụ.” (Sila)

 7 Ndị na-agụ egwú+ nakwa ndị na-agba egwú a na-agba gburugburu gburugburu+ ga-asị:

“Ihe ọma niile na-abịara anyị si n’aka gị.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya