Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Mgbe Jehoyakim nupụrụ isi na mgbe ọ nwụrụ (1-7)

      • Jehoyakin malitere ịchị Juda (8, 9)

      • Ndị mbụ a dọọrọ n’agha laa Babịlọn (10-17)

      • Mgbe Zedekaya malitere ịchị Juda na mgbe o nupụrụ isi (18-20)

2 Ndị Eze 24:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 25:1; 46:2; Da 1:1; 3:1; 4:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Daniel, p. 31

2 Ndị Eze 24:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 1:6
  • +Le 26:27, 28; Di 28:15; 2Ez 23:27

2 Ndị Eze 24:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:33; Di 4:26
  • +2Ez 21:11; 23:26

2 Ndị Eze 24:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ọ wụfuru ọbara ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:16; Jer 2:34; 19:4
  • +Jer 15:1; Ákw 3:42

2 Ndị Eze 24:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:8

2 Ndị Eze 24:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 22:18, 19; 36:30

2 Ndị Eze 24:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 46:2
  • +Ọg 34:2, 5
  • +Je 15:18; 1Ez 4:21

2 Ndị Eze 24:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 24:1; 37:1
  • +2Ih 36:8

2 Ndị Eze 24:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 1:1

2 Ndị Eze 24:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 29:1, 2
  • +2Ih 36:9, 10; Jer 24:1; Ezi 17:12
  • +Jer 52:28

2 Ndị Eze 24:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:13, 17
  • +1Ez 7:48-50; Ezr 1:7; Da 5:2

2 Ndị Eze 24:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ndị na-arụ mgbidi siri ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 1:3, 6
  • +Jer 24:1
  • +2Ez 25:12

2 Ndị Eze 24:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:27; 1Ih 3:17
  • +Jer 22:24, 25

2 Ndị Eze 24:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ndị na-arụ mgbidi siri ike.”

2 Ndị Eze 24:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:15
  • +2Ih 36:10-12; Jer 37:1; 52:1

2 Ndị Eze 24:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:31

2 Ndị Eze 24:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:36, 37; Jer 24:8; 37:1, 2; 38:5, 6; Ezi 21:25

2 Ndị Eze 24:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:27
  • +2Ih 36:11, 13; Jer 27:12; 38:17; Ezi 17:12-15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 24:1Jer 25:1; 46:2; Da 1:1; 3:1; 4:33
2 Eze 24:2Hab 1:6
2 Eze 24:2Le 26:27, 28; Di 28:15; 2Ez 23:27
2 Eze 24:3Le 26:33; Di 4:26
2 Eze 24:32Ez 21:11; 23:26
2 Eze 24:42Ez 21:16; Jer 2:34; 19:4
2 Eze 24:4Jer 15:1; Ákw 3:42
2 Eze 24:52Ih 36:8
2 Eze 24:6Jer 22:18, 19; 36:30
2 Eze 24:7Jer 46:2
2 Eze 24:7Ọg 34:2, 5
2 Eze 24:7Je 15:18; 1Ez 4:21
2 Eze 24:8Jer 24:1; 37:1
2 Eze 24:82Ih 36:8
2 Eze 24:10Da 1:1
2 Eze 24:12Jer 29:1, 2
2 Eze 24:122Ih 36:9, 10; Jer 24:1; Ezi 17:12
2 Eze 24:12Jer 52:28
2 Eze 24:132Ez 20:13, 17
2 Eze 24:131Ez 7:48-50; Ezr 1:7; Da 5:2
2 Eze 24:14Da 1:3, 6
2 Eze 24:14Jer 24:1
2 Eze 24:142Ez 25:12
2 Eze 24:152Ez 25:27; 1Ih 3:17
2 Eze 24:15Jer 22:24, 25
2 Eze 24:171Ih 3:15
2 Eze 24:172Ih 36:10-12; Jer 37:1; 52:1
2 Eze 24:182Ez 23:31
2 Eze 24:192Ez 23:36, 37; Jer 24:8; 37:1, 2; 38:5, 6; Ezi 21:25
2 Eze 24:202Ez 23:27
2 Eze 24:202Ih 36:11, 13; Jer 27:12; 38:17; Ezi 17:12-15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 24:1-20

Ndị Eze nke Abụọ

24 N’oge Jehoyakim na-achị, Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara lụso ya agha, ya agbawara ya ohu ruo afọ atọ. Ma, o mechara nupụrụ ya isi. 2 Jehova mekwara ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ndị Kaldia+ na nke ndị Siria na nke ndị Moab nakwa nke ndị Amọn na-emesi ya ike. Jehova mere ka ha na-emesi Juda ike iji bibie ya, otú o si n’ọnụ ndị amụma bụ́ ndị ohu ya kwuo.+ 3 Ihe a mere ndị Juda maka na Jehova kwuru na ọ ga-eme ha. Ọ chọrọ iwepụ ha n’ihu ya+ n’ihi mmehie niile Manase mere,+ 4 nakwa n’ihi ndị aka ha dị ọcha o gburu.*+ O gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha na Jeruselem. Jehova achọghịkwa ịgbaghara ndị Juda n’ihi ya.+

5 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe niile o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.+ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim nwụrụ otú nna nna ya hà+ nwụrụ. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.

7 O nweghịkwa mgbe ọzọ eze Ijipt+ nwara anwa si n’obodo ya gaa agha, n’ihi na eze Babịlọn naara ya ala ya niile, malite na Ndagwurugwu* Ijipt+ ruo n’Osimiri Yufretis.+

8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem. 9 Jehoyakin nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú nna ya mere. 10 N’oge ahụ, ndị agha Nebukadneza eze Babịlọn bịara nọchibido Jeruselem.+ 11 Nebukadneza eze Babịlọn bịakwara Jeruselem n’oge ahụ ndị agha ya nọchibidoro ya.

12 Jehoyakin eze Juda, nne ya, ndị na-ejere ya ozi, ndị o mere ndị isi, na ndị na-eje ozi n’obí ya+ chịliiri eze Babịlọn aka+ elu, eze Babịlọn akpụrụkwa ya laa n’afọ nke asatọ eze Babịlọn malitere ịchị.+ 13 O bukọkwaara akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na ndị nke dị n’ụlọ* eze,+ kụrisịakwa arịa niile Solomọn eze Izrel ji ọlaedo rụọ n’ụlọ nsọ Jehova.+ Ihe a niile mere otú Jehova kwuru na ha ga-eme. 14 Eze Babịlọn dọọrọ ndị Jeruselem niile n’agha, ma ndị isi niile+ ma ndị dike niile bụ́ ndị agha ma ndị omenkà niile ma ndị niile na-akpụ ụ́zụ́.*+ Ọ dọọrọ puku mmadụ iri (10,000) n’agha. E nweghị onye ọ hapụrụ ma e wezụga ndị ogbenye ọnụ ntụ.+ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn.+ Ndị ọzọ o si Jeruselem dọrọ n’agha laa Babịlọn bụ nne eze, ndị nwunye eze, ndị na-eje ozi n’obí ya, nakwa ndị nwere agba n’obodo. 16 Eze Babịlọn dọkwaara ndị dike niile dị puku asaa (7,000) n’agha laa Babịlọn, dọrọkwa otu puku (1,000) mmadụ, bụ́ ndị omenkà na ndị na-akpụ ụ́zụ́.* Ha niile bụ ndị dike a zụrụ ịga agha. 17 Eze Babịlọn chikwara Matanaya, bụ́ nwanne nna Jehoyakin,+ eze, ya anọchie ya. Ọ gbanwekwara aha ya, kpọwazie ya Zedekaya.+

18 Zedekaya dị afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 19 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Jehoyakim mere.+ 20 Ihe mere ihe ndị a ji mee ndị bi na Jeruselem na ndị Juda bụ maka na ha nọ na-akpasu Jehova iwe ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya mechakwara nupụrụ eze Babịlọn isi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya