Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Nebukadneza nọchibidoro Jeruselem (1-7)

      • E bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ a rụrụ na ya, dọrọkwa ndị nke abụọ n’agha (8-21)

      • A họpụtara Gedalaya ka ọ bụrụ gọvanọ (22-24)

      • E gburu Gedalaya, ndị mmadụ agbaga Ijipt (25, 26)

      • A kpọpụtara Jehoyakin n’ụlọ mkpọrọ na Babịlọn (27-30)

2 Ndị Eze 25:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 27:8; 43:10; Da 4:1
  • +2Ih 36:17; Jer 34:2; Ezi 24:1, 2
  • +Aịz 29:3; Jer 32:2, 28; 39:1; 52:4, 5; Ezi 4:1, 2; 21:21, 22

2 Ndị Eze 25:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:26; Di 28:53; Jer 37:21; 38:2; Ákw 4:4; Ezi 4:16; 5:10, 12
  • +Jer 52:6-11

2 Ndị Eze 25:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 21:4; 39:2, 4-7; Ezi 33:21
  • +Ezi 12:12

2 Ndị Eze 25:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 21:7

2 Ndị Eze 25:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 32:4, 5; Ezi 12:12, 13; 17:16

2 Ndị Eze 25:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 40:1
  • +Jer 52:12-14; Ákw 4:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2007, p. 11

2 Ndị Eze 25:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 34:22
  • +1Ez 9:8; Ọm 74:3; 79:1; Aịz 64:11; Jer 7:14; Ákw 1:10; 2:7; Maị 3:12
  • +1Ez 7:1
  • +2Ih 36:19

2 Ndị Eze 25:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 1:3; Jer 39:8

2 Ndị Eze 25:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 15:2; 39:9; 52:15, 30; Ezi 5:2

2 Ndị Eze 25:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 39:10; 52:16

2 Ndị Eze 25:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:15
  • +1Ez 7:27
  • +1Ez 7:23
  • +2Ez 20:17; Jer 52:17-20

2 Ndị Eze 25:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1888

2 Ndị Eze 25:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:48, 50
  • +2Ih 24:14; 36:18; Ezr 1:7, 10, 11; Da 5:2

2 Ndị Eze 25:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:47

2 Ndị Eze 25:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu kubit bụ sentimita 44.5 (inch 17.5). Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:15
  • +1Ez 7:16, 20; Jer 52:21-23

2 Ndị Eze 25:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 7:1
  • +Jer 21:1, 2; 29:25, 29
  • +Jer 52:24-27

2 Ndị Eze 25:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:8; Jer 39:9; 40:1
  • +Jer 39:5

2 Ndị Eze 25:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 34:2, 8; 1Ez 8:65
  • +Di 28:36, 64; 2Ez 23:27; Jer 25:11

2 Ndị Eze 25:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 39:13, 14
  • +Jer 26:24
  • +2Ez 22:8
  • +Jer 40:5, 6

2 Ndị Eze 25:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 40:7-9

2 Ndị Eze 25:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 27:12

2 Ndị Eze 25:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 40:15
  • +Jer 41:1, 2

2 Ndị Eze 25:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 41:17, 18
  • +Jer 42:14; 43:4, 7

2 Ndị Eze 25:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:8, 12; Jer 24:1; Mt 1:11
  • +Jer 52:31-34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 25:1Jer 27:8; 43:10; Da 4:1
2 Eze 25:12Ih 36:17; Jer 34:2; Ezi 24:1, 2
2 Eze 25:1Aịz 29:3; Jer 32:2, 28; 39:1; 52:4, 5; Ezi 4:1, 2; 21:21, 22
2 Eze 25:3Le 26:26; Di 28:53; Jer 37:21; 38:2; Ákw 4:4; Ezi 4:16; 5:10, 12
2 Eze 25:3Jer 52:6-11
2 Eze 25:4Jer 21:4; 39:2, 4-7; Ezi 33:21
2 Eze 25:4Ezi 12:12
2 Eze 25:6Jer 21:7
2 Eze 25:7Jer 32:4, 5; Ezi 12:12, 13; 17:16
2 Eze 25:8Jer 40:1
2 Eze 25:8Jer 52:12-14; Ákw 4:12
2 Eze 25:9Jer 34:22
2 Eze 25:91Ez 9:8; Ọm 74:3; 79:1; Aịz 64:11; Jer 7:14; Ákw 1:10; 2:7; Maị 3:12
2 Eze 25:91Ez 7:1
2 Eze 25:92Ih 36:19
2 Eze 25:10Neh 1:3; Jer 39:8
2 Eze 25:11Jer 15:2; 39:9; 52:15, 30; Ezi 5:2
2 Eze 25:12Jer 39:10; 52:16
2 Eze 25:131Ez 7:15
2 Eze 25:131Ez 7:27
2 Eze 25:131Ez 7:23
2 Eze 25:132Ez 20:17; Jer 52:17-20
2 Eze 25:151Ez 7:48, 50
2 Eze 25:152Ih 24:14; 36:18; Ezr 1:7, 10, 11; Da 5:2
2 Eze 25:161Ez 7:47
2 Eze 25:171Ez 7:15
2 Eze 25:171Ez 7:16, 20; Jer 52:21-23
2 Eze 25:18Ezr 7:1
2 Eze 25:18Jer 21:1, 2; 29:25, 29
2 Eze 25:18Jer 52:24-27
2 Eze 25:202Ez 25:8; Jer 39:9; 40:1
2 Eze 25:20Jer 39:5
2 Eze 25:21Ọg 34:2, 8; 1Ez 8:65
2 Eze 25:21Di 28:36, 64; 2Ez 23:27; Jer 25:11
2 Eze 25:22Jer 39:13, 14
2 Eze 25:22Jer 26:24
2 Eze 25:222Ez 22:8
2 Eze 25:22Jer 40:5, 6
2 Eze 25:23Jer 40:7-9
2 Eze 25:24Jer 27:12
2 Eze 25:25Jer 40:15
2 Eze 25:25Jer 41:1, 2
2 Eze 25:26Jer 41:17, 18
2 Eze 25:26Jer 42:14; 43:4, 7
2 Eze 25:272Ez 24:8, 12; Jer 24:1; Mt 1:11
2 Eze 25:27Jer 52:31-34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 25:1-30

Ndị Eze nke Abụọ

25 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza+ eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha.+ Ọ mara ụlọikwuu ọ ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka o nwee ike nọchibido ya.+ 2 Ọ nọchibidokwara Jeruselem ruo n’afọ nke iri na otu n’ọchịchị Zedekaya. 3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ 4 Ndị Kaldia mechara kwatuo mgbidi Jeruselem.+ Ka ha gbakwara obodo ahụ gburugburu ịlụso ya agha, ndị agha niile nọ na ya ji abalị si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’agbata mgbidi abụọ gbaa ọsọ. Ọnụ ụzọ ámá ahụ dị n’akụkụ ubi eze. Eze gbakwaara tinye isi n’ụzọ gara Araba.+ 5 Ma ndị agha Kaldia chụwara ya, chụkwute ya n’ọzara Jeriko. Ndị agha ya niile hapụkwara ya rie mbọmbọ. 6 Ndị Kaldia jidere ya,+ kpụrụ ya kpụgara eze Babịlọn ebe ọ nọ na Ribla. Ha makwara ya ikpe. 7 Ha gburu ụmụ ya ndị nwoke n’ihu ya. Nebukadneza rụkpọsịkwara Zedekaya anya, tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee, kpụrụkwa ya laa Babịlọn.+

8 N’abalị asaa n’ọnwa ise, n’afọ nke iri na itoolu n’ọchịchị Nebukadneza eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara Jeruselem.+ 9 Ọ gbara ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ,+ ma ụlọ Jehova+ ma ụlọ* eze+ ma ụlọ onye ọ bụla a ma ama.+ 10 Ndị agha Kaldia niile ha na onyeisi ndị nche+ ahụ so bịa kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu. 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọrọ na Jeruselem n’agha, dọrọ ndị chịliiri eze Babịlọn aka elu ma na-akwadozi ya, dọrọkwa ndị ọzọ fọrọnụ.+ 12 Ma, ọ hapụrụ ụfọdụ ndị ogbenye ọnụ ntụ ka ha na-arụ ọrụ n’ubi vaịn nakwa n’ubi ọ bụla ọzọ a manyere ha ịrụ ọrụ.+ 13 Ndị Kaldia kụrisịrị ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova, gbukasịakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ dị n’ụlọ Jehova nakwa otu nnukwu ite e ji ọla kọpa rụọ a na-akpọ Oké Osimiri.+ Ha bukwaara ọla kọpa e ji rụọ ihe ndị a laa Babịlọn.+ 14 Ha bukọkwaara ite, shọvel, ihe ndị e ji emenyụ ọkụ, iko, na arịa niile e ji ọla kọpa rụọ, ndị e ji arụ ọrụ n’ụlọ nsọ. 15 Onyeisi ndị nche ahụ bukọkwaara ihe ndị e ji agụrụ ọkụ na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo+ na ezigbo ọlaọcha rụọ.+ 16 A bịa n’ihe gbasara arịa niile Solomọn rụrụ n’ụlọ Jehova, ma ogidi abụọ ma nnukwu ite a na-akpọ Oké Osimiri ma ihe ndị e ji ebu ihe, a gaghị atụli ọla kọpa o ji rụọ ha atụ̀, n’ihi na ha karịrị akarị.+ 17 Ogo nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit* iri na asatọ.+ E jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi nke mbụ. Ogo ihe a a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit atọ. E jikwa ọla kọpa kpụọ ihe yiri ihe a kpara akpa+ na ihe yiri mkpụrụ pomigranet ndị e ji gbaa ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu. Otú a ogidi nke mbụ dị, ka nke abụọ dịkwa.

18 Onyeisi ndị nche ahụ kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà, na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ na-eche ọnụ ụzọ nche.+ 19 Ndị ọzọ ọ kpụụrụ n’obodo ahụ bụ otu onye na-eje ozi n’obí eze, bụrụkwa onyeisi ndị agha, mmadụ ise nọ n’obodo ahụ, bụ́ ndị ndụmọdụ eze, odeakwụkwọ onyeisi ndị agha, bụ́ onye na-akpọkọta ndị obodo ma a chọọ ịga agha, nakwa ụmụ nwoke iri isii ndị obodo ahụ, bụ́ ndị nkịtị fọrọ n’obodo. 20 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche kpụụrụ ha kpụtara eze Babịlọn ebe ọ nọ na Ribla.+ 21 Eze Babịlọn wee gbuo ha na Ribla nke dị na Hemat.+ Otú a ka e si dọrọ ndị Juda n’agha pụọ n’obodo ha.+

22 Nebukadneza eze Babịlọn họpụtaziri Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ bụrụ gọvanọ ndị ọ hapụrụ na Juda.+ 23 Ozugbo ndị niile bụ́ ndị isi ndị agha na ndị agha ha nụrụ na eze Babịlọn họpụtara Gedalaya, ha bịakwutere Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa. Ndị isi ndị agha ahụ bụ: Ishmel nwa Netanaya, Johenan nwa Kariya, Seraya nwa Tanhumet onye Netofa, na Jeazanaya nwa onye Meakat, ha na ndị agha ha.+ 24 Gedalaya ṅụụrụ ha na ndị agha ha iyi ma sị ha: “Unu atụla egwu ijere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jewere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.”+

25 N’ọnwa nke asaa, Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, onye si n’ezinụlọ eze, na mmadụ iri ọzọ, bịara gbuo Gedalaya. Ha gbukwara ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+ 26 Ụjọ jidere mmadụ niile n’ihi ndị Kaldia+ mgbe ha gbuchara ha. N’ihi ya, ma onye ukwu ma onye nta ma ndị isi ndị agha gbara ọsọ gbaga Ijipt.+

27 N’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda.+ Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị. 28 O medara obi gwa Jehoyakin okwu, buliekwa ya n’ọkwá, ya akara ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babịlọn. 29 Jehoyakin wee yipụ uwe ndị mkpọrọ o yi. Ya na eze rikọwara nri na tebụl oge niile ọ dị ndụ. 30 Eze na-enyekwa ya nri ọ na-eri kwa ụbọchị oge niile ọ dị ndụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya