Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Tesalonaịka 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Tesalonaịka nke Abụọ

      • Onye mmebi iwu (1-12)

      • A gbara ndị Tesalonaịka ume ka ha kwụsie ike (13-17)

2 Ndị Tesalonaịka 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 24:3
  • +1Te 4:17

2 Ndị Tesalonaịka 2:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’aka mmụọ.” Gụọ Nkọwa Okwu, “Mmụọ.”

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:1
  • +Zef 1:14; 2Pi 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1990, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 2:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “rafuo.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 4:1; 2Ti 2:16-18; 4:3; 2Pi 2:1; 1Jn 2:18, 19
  • +Mt 7:15; Ọrụ 20:29, 30
  • +2Pi 2:1, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2015, p. 15

    9/15/2008, p. 30

    9/1/2003, p. 6

    2/1/1990, p. 10, 15

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1883

2 Ndị Tesalonaịka 2:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “a na-asọpụrụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1990, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    7/2019, p. 4

    Ụlọ Nche,

    2/1/1990, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:29, 30; 1Kọ 11:18, 19; 1Jn 2:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    7/2019, p. 4

    Ụlọ Nche,

    2/1/1990, p. 10

    1/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Tesalonaịka 2:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mmụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 11:4; Mkp 19:15
  • +1Ti 6:13-15; 2Ti 4:1, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    7/2019, p. 4

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 28

    9/15/2008, p. 30

    2/1/1990, p. 10, 15-16, 20-21

    Mmezu Mkpughe, p. 282

2 Ndị Tesalonaịka 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:3
  • +Mt 24:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1990, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 2:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 24:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1991, p. 24

    2/1/1990, p. 10

2 Ndị Tesalonaịka 2:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 24:5; 1Ti 4:1; 2Ti 4:3, 4

2 Ndị Tesalonaịka 2:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 6:44; Ro 8:30
  • +Jn 17:17; 1Kọ 6:11; 1Te 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2008, p. 30

2 Ndị Tesalonaịka 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 5:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2008, p. 30

2 Ndị Tesalonaịka 2:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:58; 16:13
  • +1Kọ 11:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 8-9

2 Ndị Tesalonaịka 2:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:10
  • +1Pi 1:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1995, p. 19

2 Ndị Tesalonaịka 2:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbaa unu ume.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1995, p. 19

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Tesa. 2:1Mt 24:3
2 Tesa. 2:11Te 4:17
2 Tesa. 2:21Jn 4:1
2 Tesa. 2:2Zef 1:14; 2Pi 3:10
2 Tesa. 2:31Ti 4:1; 2Ti 2:16-18; 4:3; 2Pi 2:1; 1Jn 2:18, 19
2 Tesa. 2:3Mt 7:15; Ọrụ 20:29, 30
2 Tesa. 2:32Pi 2:1, 3
2 Tesa. 2:7Ọrụ 20:29, 30; 1Kọ 11:18, 19; 1Jn 2:18
2 Tesa. 2:8Aịz 11:4; Mkp 19:15
2 Tesa. 2:81Ti 6:13-15; 2Ti 4:1, 8
2 Tesa. 2:92Kọ 11:3
2 Tesa. 2:9Mt 24:24
2 Tesa. 2:10Mt 24:11
2 Tesa. 2:11Mt 24:5; 1Ti 4:1; 2Ti 4:3, 4
2 Tesa. 2:13Jn 6:44; Ro 8:30
2 Tesa. 2:13Jn 17:17; 1Kọ 6:11; 1Te 4:7
2 Tesa. 2:141Pi 5:10
2 Tesa. 2:151Kọ 15:58; 16:13
2 Tesa. 2:151Kọ 11:2
2 Tesa. 2:161Jn 4:10
2 Tesa. 2:161Pi 1:3, 4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Tesalonaịka 2:1-17

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Tesalonaịka

2 Ụmụnna anyị, banyere ọnụnọ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa mkpọkọta a ga-akpọkọta anyị n’ebe ọ nọ,+ anyị na-arịọ unu 2 ka unu ghara ikwe ka e jiri okwu yiri ka ò si n’aka Chineke*+ ma ọ bụ ozi e ji ọnụ zie ma ọ bụkwanụ akwụkwọ ozi yiri ka ò si n’aka anyị megharịa unu anya ma ọ bụ mee ka unu chewe na ụbọchị Jehova*+ abịala.

3 Unu ekwela ka onye ọ bụla duhie* unu n’ihi na tupu ụbọchị ahụ abịa, a ga-enwe ndị ga-akwụsị ife Chineke fewe chi ọzọ,+ e kpugheekwa onye mmebi iwu ahụ,+ bụ́ nwa mbibi.+ 4 Ọ bụ onye mmegide, ọ na-ebulikwa onwe ya elu karịa ihe ọ bụla a na-akpọ chi ma ọ bụ ihe ọ bụla a na-efe ofufe.* Ọ bụ ya mere o ji nọrọ ọdụ n’ụlọ nsọ Chineke na-egosi onwe ya n’ihu ọha na ya bụ chi. 5 Ọ̀ bụ na unu echetaghị na m na-agwa unu ihe ndị a mgbe mụ na unu ka nọ?

6 Ugbu a, unu ma ihe na-egbochi onye mmebi iwu ahụ, ka e wee kpughee onye ahụ mgbe oge ya ruru. 7 N’eziokwu, ihe ọjọọ ọ na-eme, nke bụ́ ihe zoro ezo, akpawala ike,+ ma ọ ka ga-abụ ihe zoro ezo ruo mgbe onye ahụ na-egbochi ya na-anọghịzi. 8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye mmebi iwu ahụ, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji ume* si ya n’ọnụ+ bibie ma laa ya n’iyi n’oge a ga-eme ka ọnụnọ Onyenwe anyị pụta ìhè.+ 9 Ma, ọ bụ ike Setan na-akpa+ mere onye mmebi iwu ahụ ji nọrọ ma na-arụ ọrụ ebube ọ bụla, na-eme ihe àmà ụgha na ihe ịtụnanya dị iche iche,+ 10 na-emekwa ụdị ajọ omume ọ bụla ka o duhie+ ndị na-ala n’iyi, ka o wee bụrụ ụgwọ ọrụ ha maka na ha anabataghị eziokwu, ha ejighịkwa ya kpọrọ ihe ka e wee zọpụta ha. 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka e jiri ozizi ụgha na-eduhie ha, ka ha wee na-ekwere okwu ụgha,+ 12 ka e wee maa ha niile ikpe n’ihi na ha ekwereghị eziokwu, kama ọ bụ ajọ omume na-atọ ha ụtọ.

13 Ma, ụmụnna anyị Jehova* hụrụ n’anya, anyị agaghị akwụsị ịna-ekele Chineke mgbe niile n’ihi unu maka na Chineke si ná mmalite họrọ unu+ ka a zọpụta unu. Otú o si mee ya bụ na o ji mmụọ nsọ ya na okwukwe unu nwere n’eziokwu ahụ mee ka unu dị nsọ.+ 14 O si n’ozi ọma anyị na-ezisa kpọọ unu ka a zọpụta unu, ka unu wee nweta ebube Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ 15 N’ihi ya, ụmụnna anyị, kwụsienụ ike,+ na-emekwanụ ihe niile a kụziiri unu,+ ma ùnu nụrụ ya n’ozi anyị ji ọnụ zie unu ma ọ bụ n’akwụkwọ ozi anyị detaara unu. 16 Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na Chineke Nna anyị, onye hụrụ anyị n’anya,+ onye si n’amara ya kasie anyị obi ruo mgbe ebighị ebi ma mee ka anyị nwee ezigbo olileanya,+ 17 kasie unu obi ma mee ka unu kwụsie ike* ka unu wee na-eme ihe ọma ma na-ekwu okwu ọma mgbe niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya