Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Eze nwaanyị Shiba gara leta Solomọn (1-12)

      • Akụnụba Solomọn (13-28)

      • Mgbe Solomọn nwụrụ (29-31)

2 Ihe E Mere 9:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 12:42; Lu 11:31
  • +Ọm 72:15
  • +1Ez 10:1-3

2 Ihe E Mere 9:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:28; Ek 12:9
  • +1Ez 10:4-9

2 Ihe E Mere 9:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:22, 23
  • +2Ih 8:12, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1999, p. 23

2 Ihe E Mere 9:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “okwu ndị ị na-ekwu.”

2 Ihe E Mere 9:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 11:31
  • +Ek 1:16
  • +1Ez 4:31, 34; 2Ih 1:11, 12

2 Ihe E Mere 9:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 2:11

2 Ihe E Mere 9:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:10
  • +1Ez 10:10

2 Ihe E Mere 9:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:27, 28; 10:22; 2Ih 8:18
  • +1Ez 10:11, 12

2 Ihe E Mere 9:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:8
  • +1Ez 7:1
  • +1Ih 25:1; Ọm 92:3

2 Ihe E Mere 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1999, p. 20

2 Ihe E Mere 9:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:14, 15; 2Ih 1:15; Ọm 68:29; 72:15

2 Ihe E Mere 9:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:10

2 Ihe E Mere 9:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu shekel bụ gram 11.4. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 12:9
  • +1Ez 10:16, 17

2 Ihe E Mere 9:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Maịna e kwuru okwu ya n’Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ gram 570. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:2

2 Ihe E Mere 9:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:18-20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2023, p. 6-7

2 Ihe E Mere 9:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2023, p. 6-7

2 Ihe E Mere 9:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 23:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2023, p. 6-7

2 Ihe E Mere 9:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:21, 22, 27

2 Ihe E Mere 9:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:27
  • +Ọm 72:10; Jo 1:3
  • +1Ez 10:18

2 Ihe E Mere 9:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:12, 13; 4:29; 10:23-25

2 Ihe E Mere 9:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-achọkwa ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:28; 4:34; 2Ih 1:12; Ilu 2:6

2 Ihe E Mere 9:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 6:29

2 Ihe E Mere 9:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-agba ịnyịnya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:16; 1Ez 4:26
  • +1Ez 10:26

2 Ihe E Mere 9:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:21

2 Ihe E Mere 9:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ugwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:27; 1Ih 27:28

2 Ihe E Mere 9:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:28; 2Ih 1:16

2 Ihe E Mere 9:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:41-43
  • +2Sa 7:2; 12:1; 1Ez 1:8; 1Ih 29:29
  • +1Ez 11:30, 31; 14:2, 6, 10
  • +2Ih 12:15; 13:22
  • +1Ez 11:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2012, p. 25

2 Ihe E Mere 9:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:9; 1Ez 2:10
  • +1Ez 14:21

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 9:1Mt 12:42; Lu 11:31
2 Ihe 9:1Ọm 72:15
2 Ihe 9:11Ez 10:1-3
2 Ihe 9:31Ez 3:28; Ek 12:9
2 Ihe 9:31Ez 10:4-9
2 Ihe 9:41Ez 4:22, 23
2 Ihe 9:42Ih 8:12, 13
2 Ihe 9:6Lu 11:31
2 Ihe 9:6Ek 1:16
2 Ihe 9:61Ez 4:31, 34; 2Ih 1:11, 12
2 Ihe 9:82Ih 2:11
2 Ihe 9:9Ọm 72:10
2 Ihe 9:91Ez 10:10
2 Ihe 9:101Ez 9:27, 28; 10:22; 2Ih 8:18
2 Ihe 9:101Ez 10:11, 12
2 Ihe 9:111Ez 6:8
2 Ihe 9:111Ez 7:1
2 Ihe 9:111Ih 25:1; Ọm 92:3
2 Ihe 9:121Ez 10:13
2 Ihe 9:131Ez 10:14, 15; 2Ih 1:15; Ọm 68:29; 72:15
2 Ihe 9:14Ọm 72:10
2 Ihe 9:152Ih 12:9
2 Ihe 9:151Ez 10:16, 17
2 Ihe 9:161Ez 7:2
2 Ihe 9:171Ez 10:18-20
2 Ihe 9:18Je 49:9
2 Ihe 9:19Ọg 23:24
2 Ihe 9:201Ez 10:21, 22, 27
2 Ihe 9:211Ez 9:27
2 Ihe 9:21Ọm 72:10; Jo 1:3
2 Ihe 9:211Ez 10:18
2 Ihe 9:221Ez 3:12, 13; 4:29; 10:23-25
2 Ihe 9:231Ez 3:28; 4:34; 2Ih 1:12; Ilu 2:6
2 Ihe 9:24Mt 6:29
2 Ihe 9:25Di 17:16; 1Ez 4:26
2 Ihe 9:251Ez 10:26
2 Ihe 9:261Ez 4:21
2 Ihe 9:271Ez 10:27; 1Ih 27:28
2 Ihe 9:281Ez 10:28; 2Ih 1:16
2 Ihe 9:291Ez 11:41-43
2 Ihe 9:292Sa 7:2; 12:1; 1Ez 1:8; 1Ih 29:29
2 Ihe 9:291Ez 11:30, 31; 14:2, 6, 10
2 Ihe 9:292Ih 12:15; 13:22
2 Ihe 9:291Ez 11:26
2 Ihe 9:312Sa 5:9; 1Ez 2:10
2 Ihe 9:311Ez 14:21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 9:1-31

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

9 Mgbe eze nwaanyị Shiba+ nụrụ akụkọ Solomọn, ọ bịara Jeruselem ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha. Ọtụtụ mmadụ so ya. Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam, ọtụtụ ọlaedo,+ na nkume ndị dị oké ọnụ.* Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya.+ 2 Solomọn zakwara ya ajụjụ niile ọ jụrụ ya. O nweghị ihe ọ bụla nwaanyị ahụ jụrụ ya siiri ya ike ịza.

3 Mgbe eze nwaanyị Shiba hụrụ otú Solomọn si mara ihe,+ hụkwa ụlọ ọ rụrụ,+ 4 o riri ya ọnụ. Ihe ndị ọzọ ọ hụrụ riri ya ọnụ bụ nri a na-adọsara Solomọn na tebụl,+ otú e si hazie ndị na-ejere ya ozi, otú ndị na-ebutere ya nri si ebute ya na otú ha si eji ejiji, otú ndị na-ebutere ya mmanya si ebute ya na otú ha si eji ejiji, nakwa àjà a na-esu ọkụ ọ na-achụ mgbe niile n’ụlọ Jehova.+ 5 O wee sị eze: “Ihe m nụrụ n’obodo m gbasara ike ị na-akpa* nakwa otú i si mara ihe bụ eziokwu. 6 Ma, ekwetaghị m ihe ndị mmadụ nọ na-akọ ruo ugbu a m bịara jiri anya m hụ ya.+ A gwarughịdị m ọkara otú ị maruru ihe.+ Ihe m na-ahụ gbasara gị karịrị ihe m nụrụ.+ 7 Ndị gị ga na-enwe obi ụtọ. Ndị na-ejere gị ozi, ndị gị na ha na-anọ mgbe niile, ha ana-ege ntị n’okwu onye amamihe ị na-ekwu, ga na-enwekwa obi ụtọ. 8 Ka e too Jehova Chineke gị, onye mere ka ị nọrọ n’ocheeze ya, meekwa ka ị bụrụ eze na-anọchite anya Jehova Chineke gị, maka na ihe gị masịrị ya. Chineke gị hụrụ ndị Izrel n’anya,+ ọ chọkwara ka ha dịrị ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ya mere o ji họrọ gị ka ị bụrụ eze ha, ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume.”

9 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120),+ mmanụ balsam karịrị akarị, na nkume ndị dị oké ọnụ.* O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.+

10 Ndị na-ejere Haịram ozi na ndị na-ejere Solomọn ozi si Ofa+ bute ọlaedo, mechaakwa bute osisi algọm na nkume ndị dị oké ọnụ.*+ 11 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ steepụ ụlọ Jehova+ nakwa steepụ ụlọ* eze,+ jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ O nwetụbeghị mgbe a hụrụ ụdị osisi dị ka osisi ndị ahụ na Juda.

12 Eze Solomọn nyekwara eze nwaanyị Shiba ihe ọ bụla masịrị ya ọ rịọrọ ya. Ihe ndị eze nyere nwaanyị ahụ karịkwara nke o wetaara eze. Nwaanyị ahụ na ndị na-ejere ya ozi mechara laghachi n’obodo ha.+

13 N’afọ ọ bụla, ọlaedo a na-ebutere Solomọn na-adị narị talent isii na iri isii na isii (666),+ 14 n’agụnyeghị ọlaọcha na ọlaedo ndị ahịa dị iche iche, ndị eze ndị Arab niile, na ndị gọvanọ mpaghara dị iche iche na-ebutere Solomọn.+

15 Eze Solomọn jikwa ọlaedo a gwara agwa+ rụọ narị nnukwu ọta abụọ (200) (o ji narị shekel* ọlaedo isii (600) a gwara agwa rụọ ọta nke ọ bụla).+ 16 O jikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (300) (o ji maịna* ọlaedo atọ rụọ obere ọta nke ọ bụla). Eze dowekwara ha n’ụlọ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+

17 Eze jikwa ọdụ́ rụọ otu nnukwu ocheeze ma were ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya.+ 18 Steepụ e si arịgo n’ocheeze ahụ nwere ụzọ ebe isii a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe ya. A rụnyere ihe e ji agbakwasị ụkwụ e ji ọlaedo rụọ n’ocheeze ahụ, rụnyekwa ebe a na-atụkwasị aka n’akụkụ ya abụọ. A kpụnyekwara otu ọdụm+ n’akụkụ ebe nke ọ bụla a na-atụkwasị aka. 19 A kpụnyere ọdụm iri na abụọ+ n’elu ebe isii ahụ a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe steepụ ahụ. Ọdụm abụọ dị na nke ọ bụla n’ime ha, otu n’aka nri, otu n’aka ekpe. O nweghị alaeze ọzọ rụrụ ụdị ihe a. 20 E ji ọlaedo mee iko niile Eze Solomọn nwere, jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’ụlọ ahụ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn. E nweghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee, n’ihi na e nweghị ihe e ji ọlaọcha kpọrọ n’oge Solomọn na-achị.+ 21 Ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru.

22 Eze Solomọn nwere akụnụba karịa ndị eze ndị ọzọ niile nọ n’ụwa, kakwa ha mara ihe.+ 23 Ndị eze niile n’ụwa na-achọtakwa* Solomọn ka ha gere okwu onye amamihe ezi Chineke tinyere n’obi ya.+ 24 Kwa afọ, onye ọ bụla n’ime ha na-ewetara ya onyinye. Ha na-eweta ihe ndị e ji ọlaọcha mee, ihe ndị e ji ọlaedo mee, uwe,+ ngwá agha, mmanụ balsam, ịnyịnya, na jakị. 25 Solomọn nwekwara puku ụlọ ịnyịnya anọ (4,000), ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya, na puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+ O dowekwara ha n’obodo dị iche iche a na-edowe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị yanwa bụ́ eze nso na Jeruselem.+ 26 Ọ nọkwa na-achị ndị eze niile nọ malite n’Osimiri Yufretis ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt.+ 27 Ọlaọcha eze webatara na Jeruselem dị ọtụtụ ka nkume. Osisi sida o butere dịkwa ọtụtụ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.*+ 28 Ndị mmadụ na-esikwa n’Ijipt na n’obodo ndị ọzọ atụbatara Solomọn ịnyịnya.+

29 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Solomọn,+ malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Netan+ onye amụma, Ahaịja+ onye Shaịlo, na Ido onye ọhụụ dere ya. Ido+ dere ya n’ebe o dere ọhụụ ọ hụrụ gbasara Jeroboam+ nwa Nibat. 30 Solomọn nọ na Jeruselem chịa ndị Izrel niile afọ iri anọ. 31 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya n’Obodo Devid nna ya.+ Rehoboam nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya