Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ihe ọma dị iche iche Esa mere (1-19)

2 Ihe E Mere 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 4:8
  • +Aịz 55:6
  • +1Ih 28:9; Hib 10:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2012, p. 9-10

2 Ihe E Mere 15:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:8, 10; 2Ih 17:8, 9; Mal 2:7

2 Ihe E Mere 15:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:43, 44; Aịz 55:7

2 Ihe E Mere 15:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “udo adịrịghị onye na-apụ apụ ma ọ bụ onye na-abata abata.”

2 Ihe E Mere 15:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15, 48

2 Ihe E Mere 15:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “unu akụdakwala aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:9; 1Ih 28:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2012, p. 9

2 Ihe E Mere 15:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ ga-abụ na ihe a kpọrọ arụsị ndị ahụ n’asụsụ Hibru bụ nwanne okwu Hibru ọzọ nke pụtara “nsị.” E ji ya egosi na ihe na-asọ oyi.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:24
  • +2Ih 8:12

2 Ihe E Mere 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:16; 30:25

2 Ihe E Mere 15:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:29; 2Ez 23:3; Neh 10:28, 29

2 Ihe E Mere 15:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:20

2 Ihe E Mere 15:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 15:2
  • +Ilu 16:7

2 Ihe E Mere 15:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “eze nwaanyị.”

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:9, 10
  • +Di 13:6-9
  • +1Ez 15:13, 14

2 Ihe E Mere 15:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obi zuru ezu.”

  • *

    Na Hibru, “n’ụbọchị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:22, 23; 22:43; 2Ez 14:3, 4; 23:19, 20
  • +1Ez 8:61

2 Ihe E Mere 15:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:51; 15:15; 1Ih 26:26

2 Ihe E Mere 15:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 14:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 15:2Jes 4:8
2 Ihe 15:2Aịz 55:6
2 Ihe 15:21Ih 28:9; Hib 10:38
2 Ihe 15:3Di 33:8, 10; 2Ih 17:8, 9; Mal 2:7
2 Ihe 15:4Ọm 106:43, 44; Aịz 55:7
2 Ihe 15:6Di 28:15, 48
2 Ihe 15:7Jos 1:9; 1Ih 28:20
2 Ihe 15:82Ez 23:24
2 Ihe 15:82Ih 8:12
2 Ihe 15:92Ih 11:16; 30:25
2 Ihe 15:12Di 4:29; 2Ez 23:3; Neh 10:28, 29
2 Ihe 15:13Ọp 22:20
2 Ihe 15:152Ih 15:2
2 Ihe 15:15Ilu 16:7
2 Ihe 15:161Ez 15:9, 10
2 Ihe 15:16Di 13:6-9
2 Ihe 15:161Ez 15:13, 14
2 Ihe 15:171Ez 14:22, 23; 22:43; 2Ez 14:3, 4; 23:19, 20
2 Ihe 15:171Ez 8:61
2 Ihe 15:181Ez 7:51; 15:15; 1Ih 26:26
2 Ihe 15:192Ih 14:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 15:1-19

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

15 Mmụọ Chineke dakwasịrị Azaraya nwa Oded, 2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+ 3 O teela ndị Izrel hapụrụ ife ezi Chineke, nọrọ n’enweghị onye nchụàjà na-akụziri ha ihe, nọrọkwa n’enweghị iwu ha na-edebe.+ 4 Ma, ha tawa ahụhụ, ha na-alọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel. Ha na-achọkwa ya ma chọta ya.+ 5 N’oge ahụ, onye ọ bụla na-aga ihe na-achị obi n’aka,* n’ihi na ọgba aghara dị ná mpaghara niile n’Izrel. 6 Otu ndị na-ebibi ndị ọzọ, otu obodo ana-ebibikwa obodo ọzọ, n’ihi na Chineke ji ụdị nsogbu niile tinye ha n’ọgba aghara.+ 7 Ma, obi sie unu ike, unu adakwala mbà,*+ n’ihi na a ga-akwụ unu ụgwọ maka ọrụ unu.”

8 Ozugbo Esa nụrụ ihe ndị a, nụkwa amụma a Oded onye amụma buru, obi siri ya ike, ya ewepụchaa arụsị dị iche iche na-asọ oyi,* ndị dị n’ala Juda+ na Benjamin niile nakwa n’obodo ndị o weghaara n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova dị n’ihu ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ Jehova.+ 9 Ọ kpọkọtakwara ndị Juda niile, ndị Benjamin niile, na ndị mbịarambịa ndị si n’ebo Ifrem, n’ebo Manase, na n’ebo Simiọn bịa soro ha biri.+ Ndị mbịarambịa a si n’Izrel gbakwuru ya mgbe ha hụrụ na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya. 10 Ha niile gbakọrọ na Jeruselem n’ọnwa nke atọ, n’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Esa. 11 N’ụbọchị ahụ, ha jikwa narị ehi asaa (700) na puku atụrụ asaa (7,000) so n’ihe ndị ha kwatara n’agha chụọrọ Jehova àjà. 12 Ha gbakwara ndụ na ha ga-eji obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile na-achọ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+ 13 Ha kwekọrịtakwara na a ga-egbu onye ọ bụla hapụrụ ịchọ Jehova bụ́ Chineke Izrel, ma ọ̀ bụ onye ukwu ma ọ̀ bụ onye nta, ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ̀ bụ nwaanyị.+ 14 Ha ji oké olu ṅụọrọ Jehova iyi, na-eti mkpu ọṅụ, na-afụkwa opi. 15 Ndị Juda niile ṅụrịkwara ọṅụ maka iyi ahụ ha ṅụrụ n’ihi na ha ji obi ha niile ṅụọ ya. Ha chọsiri Jehova ike ma chọta ya.+ O mekwara ka ha zuru ike n’ebe niile ha nọ.+

16 Eze Esa chụtukwara Meaka+ bụ́ nne nna ya n’ọkwá ka ọ gharazie ịbụ nnukwu nwaanyị.* Ọ chụturu ya maka na o mere arụsị jọgburu onwe ya a na-eji efe ogwe osisi arụsị.*+ Esa gbuturu arụsị ahụ jọgburu onwe ya, gwerie ya ma kpọọ ya ọkụ na Ndagwurugwu Kidrọn.+ 17 N’agbanyeghị na Esa ebibighị ebe ndị dị elu n’Izrel,+ o ji obi ya niile* jeere Chineke ozi ná ndụ* ya niile.+ 18 O webatakwara ọlaọcha, ọlaedo, na arịa dị iche iche ya na nna ya doro nsọ n’ụlọ ezi Chineke.+ 19 N’oge Esa na-achị, o nweghị ndị ha na ha lụrụ agha ruo n’afọ nke iri atọ na ise n’ọchịchị ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya