Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Ndị nwunye Solomọn mere ka obi ya pụọ n’ife Chineke (1-13)

      • Ndị iro Solomọn (14-25)

      • E kwere Jeroboam nkwa na ọ ga-achị ebo iri n’Izrel (26-40)

      • Solomọn nwụrụ, Rehoboam achịwazie (41-43)

1 Ndị Eze 11:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:1
  • +Di 17:15, 17; Neh 13:26
  • +Je 19:36, 37
  • +1Ez 14:21
  • +1Ez 16:30, 31
  • +Je 26:34, 35

1 Ndị Eze 11:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Unu na ha agọkwala ọgọ.”

  • *

    Na Hibru, “ga-enweta obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:16; Di 7:3; Jos 23:12, 13; 2Kọ 6:14

1 Ndị Eze 11:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:42
  • +Di 7:3, 4; Neh 13:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/2005, p. 29

1 Ndị Eze 11:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, chi nwaanyị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 2:11, 13; 10:6; 1Sa 7:3
  • +Zef 1:5

1 Ndị Eze 11:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:5

1 Ndị Eze 11:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:30; Ọg 33:52; 2Ez 21:1, 3
  • +Le 18:21; Ọrụ 7:43
  • +2Ez 23:13

1 Ndị Eze 11:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:3, 4; Ilu 4:23
  • +1Ez 3:5; 9:2

1 Ndị Eze 11:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 7:19, 20

1 Ndị Eze 11:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:21

1 Ndị Eze 11:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 10:18, 19

1 Ndị Eze 11:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12, 15
  • +1Ez 12:20; 2Ih 11:1
  • +Di 12:11

1 Ndị Eze 11:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12, 14
  • +Je 27:40

1 Ndị Eze 11:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:13

1 Ndị Eze 11:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:12

1 Ndị Eze 11:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “kwụsị ya ara.”

1 Ndị Eze 11:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10
  • +1Ez 2:34

1 Ndị Eze 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:14
  • +2Sa 8:3

1 Ndị Eze 11:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 10:18
  • +2Sa 8:5; 1Ez 19:15; Aịz 7:8

1 Ndị Eze 11:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 13:6
  • +1Ez 11:31; 12:32; 14:10; 2Ih 11:14; 13:3, 20
  • +1Ez 9:22

1 Ndị Eze 11:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ bụ okwu Hibru nke pụtara “ebe e kpojuru ájá, ya adị mkputamkpu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:15, 24
  • +2Sa 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896

1 Ndị Eze 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:16

1 Ndị Eze 11:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:15; 14:2; 2Ih 9:29

1 Ndị Eze 11:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:16

1 Ndị Eze 11:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:20; 2Ih 11:1
  • +Je 49:10
  • +Di 12:5, 6; 1Ez 11:13; Ọm 132:13

1 Ndị Eze 11:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, chi nwaanyị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15; 2Ih 15:2

1 Ndị Eze 11:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:4, 5; Ọm 89:49; 132:17; Aịz 9:7

1 Ndị Eze 11:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:20; 2Ih 10:16

1 Ndị Eze 11:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ka e nwee ọkụ ohu m Devid ga na-enwu mgbe niile.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:29; 1Ez 15:4; 2Ez 8:19

1 Ndị Eze 11:37

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi gị chọrọ.”

1 Ndị Eze 11:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:5
  • +2Sa 7:11

1 Ndị Eze 11:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:16
  • +Je 49:10; Aịz 11:1; Lu 1:32, 33

1 Ndị Eze 11:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:25
  • +2Ih 10:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/2005, p. 30

1 Ndị Eze 11:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 9:29-31

1 Ndị Eze 11:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:10; 2Ih 13:7; Mt 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2005, p. 31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 11:11Ez 3:1
1 Eze 11:1Di 17:15, 17; Neh 13:26
1 Eze 11:1Je 19:36, 37
1 Eze 11:11Ez 14:21
1 Eze 11:11Ez 16:30, 31
1 Eze 11:1Je 26:34, 35
1 Eze 11:2Ọp 34:16; Di 7:3; Jos 23:12, 13; 2Kọ 6:14
1 Eze 11:41Ez 11:42
1 Eze 11:4Di 7:3, 4; Neh 13:26
1 Eze 11:5Ikp 2:11, 13; 10:6; 1Sa 7:3
1 Eze 11:5Zef 1:5
1 Eze 11:61Ez 15:5
1 Eze 11:7Le 26:30; Ọg 33:52; 2Ez 21:1, 3
1 Eze 11:7Le 18:21; Ọrụ 7:43
1 Eze 11:72Ez 23:13
1 Eze 11:9Di 7:3, 4; Ilu 4:23
1 Eze 11:91Ez 3:5; 9:2
1 Eze 11:102Ih 7:19, 20
1 Eze 11:112Ez 17:21
1 Eze 11:122Ih 10:18, 19
1 Eze 11:132Sa 7:12, 15
1 Eze 11:131Ez 12:20; 2Ih 11:1
1 Eze 11:13Di 12:11
1 Eze 11:142Sa 7:12, 14
1 Eze 11:14Je 27:40
1 Eze 11:152Sa 8:13
1 Eze 11:18Ọg 10:12
1 Eze 11:211Ez 2:10
1 Eze 11:211Ez 2:34
1 Eze 11:231Ez 11:14
1 Eze 11:232Sa 8:3
1 Eze 11:242Sa 10:18
1 Eze 11:242Sa 8:5; 1Ez 19:15; Aịz 7:8
1 Eze 11:262Ih 13:6
1 Eze 11:261Ez 11:31; 12:32; 14:10; 2Ih 11:14; 13:3, 20
1 Eze 11:261Ez 9:22
1 Eze 11:271Ez 9:15, 24
1 Eze 11:272Sa 5:7
1 Eze 11:281Ez 5:16
1 Eze 11:291Ez 12:15; 14:2; 2Ih 9:29
1 Eze 11:311Ez 12:16
1 Eze 11:321Ez 12:20; 2Ih 11:1
1 Eze 11:32Je 49:10
1 Eze 11:32Di 12:5, 6; 1Ez 11:13; Ọm 132:13
1 Eze 11:33Di 28:15; 2Ih 15:2
1 Eze 11:341Ez 9:4, 5; Ọm 89:49; 132:17; Aịz 9:7
1 Eze 11:351Ez 12:20; 2Ih 10:16
1 Eze 11:362Sa 7:29; 1Ez 15:4; 2Ez 8:19
1 Eze 11:381Ez 15:5
1 Eze 11:382Sa 7:11
1 Eze 11:391Ez 12:16
1 Eze 11:39Je 49:10; Aịz 11:1; Lu 1:32, 33
1 Eze 11:401Ez 14:25
1 Eze 11:402Ih 10:2
1 Eze 11:412Ih 9:29-31
1 Eze 11:431Ih 3:10; 2Ih 13:7; Mt 1:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 11:1-43

Ndị Eze nke Mbụ

11 Ma, Eze Solomọn hụrụ nwa Fero+ na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ si mba ọzọ n’anya,+ ma ụmụ nwaanyị ndị Moab,+ ma ndị nke Amọn,+ ma ndị nke Ịdọm, ma ndị nke Saịdọn,+ ma ndị nke Het.+ 2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya. 3 Ọ lụrụ narị ụmụ nwaanyị asaa (700), bụ́ ụmụ ndị eze, nweekwa narị ndị iko atọ (300). Ndị nwunye ya jikwa nwayọọ nwayọọ mee ka obi ya gharazie ịdị n’ife Chineke. 4 Mgbe Solomọn mere agadi,+ ndị nwunye ya mere ka o fewe chi ọzọ dị iche iche.+ O jighị obi ya niile fee Jehova bụ́ Chineke ya. O meghị ka Devid nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke. 5 Solomọn bidoro ife Ashtọret,+ bụ́ chi* ndị Saịdọn, nakwa Milkọm,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe. 6 Solomọn mere ihe dị njọ n’anya Jehova, o jighịkwa obi ya niile fee Jehova. O meghị ka Devid nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke.+

7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu. 8 Ọ rụkwaara ndị nwunye ya niile, bụ́ ndị mba ọzọ, ebe dị elu ha ga-anọ na-esu àjà ọkụ.

9 Jehova wesara Solomọn ezigbo iwe maka na o jighịzi obi ya niile na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye mere ka ọ hụ ya ná nrọ ugboro abụọ,+ 10 dọọkwa ya aka ná ntị ka ọ ghara ịga fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Ma, o geghị Jehova ntị. 11 Jehova gwaziri Solomọn, sị: “N’ihi ihe a i mere, nakwa n’ihi na i mebiri ọgbụgba ndụ m, i debeghịkwa iwu ndị m nyere gị, m ga-anapụta gị alaeze a nye ya otu n’ime ndị na-ejere gị ozi.+ 12 Ma n’ihi Devid nna gị, agaghị m eme ya n’oge ị dị ndụ. Kama, ọ bụ nwa gị nwoke ka m ga-anapụta ya.+ 13 Ma, ọ bụghị alaeze a niile ka m ga-anapụta ya.+ M ga-enye nwa gị nwoke otu ebo+ n’ihi Devid ohu m nakwa n’ihi Jeruselem, bụ́ obodo m họọrọ.”+

14 Jehova meziri ka Solomọn nwee onye iro.+ Onye iro ahụ bụ Hedad onye Ịdọm, onye si n’ezinụlọ eze ndị Ịdọm.+ 15 Mgbe Devid meriri Ịdọm,+ Joab bụ́ onyeisi ndị agha ya gara ili ndị e gburu egbu, gbaakwa mbọ igbu nwoke ọ bụla nọ n’Ịdọm. 16 (Joab na ndị agha Izrel niile biri ebe ahụ ọnwa isii ruo mgbe o gbuchara ụmụ nwoke niile nọ n’Ịdọm.) 17 Ma, Hedad na ụfọdụ ụmụ nwoke ndị Ịdọm ndị na-ejere nna ya ozi gbapụrụ, gbaga Ijipt. Hedad ka bụ nwata mgbe ahụ. 18 Ha si Midian gaa Peran. Ha kpọọrọ ụmụ nwoke ndị Peran+ gaa Ijipt gakwuru Fero eze Ijipt, ya enye Hedad ụlọ, nye ya ala, na-enyekwa ya nri. 19 Ihe Hedad masịrị Fero, nke na ọ kpọnyere ya nwanne nwunye ya ka ọ lụwa, ya bụ, nwanne Tapenes bụ́ nwunye eze. 20 Ka oge na-aga, nwanne Tapenes mụtaara Hedad nwa nwoke. Aha nwa ahụ bụ Genubat. Tapenes kpọọrọ ya, nọrọ n’ụlọ Fero na-azụ ya.* Genubat na ụmụ Fero nọkwa n’ụlọ Fero.

21 Hedad nọ n’Ijipt nụ na Devid anwụọla otú nna nna ya hà nwụrụ+ nakwa na Joab bụ́ onyeisi ndị agha anwụọla.+ N’ihi ya, Hedad sịrị Fero: “Hapụ m ka m laghachi n’obodo m.” 22 Ma Fero sịrị ya: “È nwere ihe kọrọ gị ebe a mụ na gị nọ, nke mere i ji na-achọ ịlaghachi n’obodo gị?” Ya asị ya: “Ọ dịghị ihe kọrọ m, ma hapụ m ka m laa.”

23 Chineke mekwara ka Solomọn nwee onye iro ọzọ,+ ya bụ, Rizọn nwa Elayada, onye gbapụrụ na nke onyenwe ya, bụ́ Hadadiza,+ eze Zoba. 24 Mgbe Devid meriri* ndị Zoba, Rizọn kpọkọrọ ụmụ nwoke ụfọdụ, ha aghọọ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, yanwa abụrụ onyeisi ha.+ Ha gara biri na Damaskọs,+ malitekwa ịchị ebe ahụ. 25 Ọ nọ na-emegide ndị Izrel n’oge niile Solomọn na-achị, n’otu oge ahụ Hedad nọkwa na-enye ndị Izrel nsogbu. Rizọn ejighị anya ahụ ndị Izrel mgbe ahụ ọ na-achị ndị Siria.

26 Onye ọzọkwa malitere inupụrụ Solomọn isi+ bụ Jeroboam+ nwa Nibat, onye Zereda dị n’Ifrem. Jeroboam bụ onye na-ejere Solomọn ozi.+ Aha nne ya bụ Zerua, nwaanyị isi mkpe. 27 Otú a ka o si malite inupụrụ Solomọn isi: Solomọn rụrụ Milo,*+ rụsiekwa Obodo Devid, bụ́ obodo nna ya, ike.+ 28 Ma, Jeroboam bụ nwoke gbasiri ike. Mgbe Solomọn hụrụ na ọ na-arụsi ọrụ ike, o mere ya onye na-elekọta+ ndị o si n’ebo Josef kpọrọ ka ha na-arụ ọrụ. 29 N’oge ahụ, Jeroboam si na Jeruselem pụọ, Ahaịja onye amụma+ ahụ ya n’ụzọ. Ahaịja bụ onye Shaịlo, o yikwa uwe ọhụrụ mgbe ahụ. Naanị ha abụọ nọkwa. 30 Ahaịja wee dọwaa uwe ọhụrụ ahụ o yi iberibe iberibe ụzọ iri na abụọ. 31 Ọ gwakwara Jeroboam, sị:

“Chịrị iberibe iri, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-anapụta Solomọn alaeze ya, m ga-enyekwa gị ebo iri.+ 32 Ma, otu ebo ga-abụ nke ya+ n’ihi ohu m Devid+ nakwa n’ihi Jeruselem, bụ́ obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel.+ 33 Ihe mere m ga-eji napụta ya alaeze ya bụ maka na ndị m ahapụla m,+ na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, ma Ashtọret bụ́ chi* ndị Saịdọn, ma Kimọsh bụ́ chi ndị Moab, ma Milkọm bụ́ chi ndị Amọn. Ha anaghị eme ka Devid nna Solomọn. Ha anaghị eme ihe otú m kwuru, ha anaghị eme ihe ziri ezi n’anya m, ha anaghị eso ntụziaka m, ha anaghịkwa eme ihe ndị m kpebiri. 34 Ma agaghị m anapụ ya alaeze ahụ niile. M ga-ahapụ ya ka ọ bụrụ onyeisi n’oge niile ọ dị ndụ, n’ihi ohu m Devid, bụ́ onye m họọrọ+ maka na o debere iwu m, sorokwa ntụziaka m. 35 Ma, m ga-anapụta nwa ya nwoke ebo iri ọ na-achị ma nye gị ha.+ 36 M ga-enye nwa ya otu ebo, ka e nwee onye si n’ezinụlọ ohu m Devid ga na-achị* n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m. 37 M ga-akpọrọ gị, ị ga-achịwa ebe niile ị chọrọ* ịchị, ị ga-abụkwa eze Izrel. 38 Ọ bụrụ na i debe iwu niile m ga-enye gị, na-eje ije n’ụzọ m, na-eme ihe ziri ezi n’anya m, na-eme ihe ndị m kwuru, na-edebekwa iwu m, otú ohu m Devid mere,+ m ga-anọnyere gị, meekwa ka ndị ezinụlọ gị chịtee aka, otú m meere ezinụlọ Devid.+ M ga-enyekwa gị Izrel. 39 M ga-eweda ụmụ Devid ala n’ihi ihe a ha mere,+ ma m gaghị eme ya mgbe niile.’”+

40 Ihe a mere ka Solomọn chọwa otú ọ ga-esi gbuo Jeroboam. Ma, Jeroboam gbagara Ijipt, gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt.+ Ebe ahụ ka ọ nọkwa ruo mgbe Solomọn nwụrụ.

41 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Solomọn n’akwụkwọ e dere gbasara ndụ ya. E dere ihe niile o mere nakwa otú o si mara ihe.+ 42 Solomọn nọ na Jeruselem chịa Izrel niile afọ iri anọ. 43 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya n’Obodo Devid nna ya. Rehoboam nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya