Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Amazaya malitere ịchị Juda (1-4)

      • Amazaya na ndị Ịdọm lụrụ agha (5-13)

      • Amazaya fere arụsị (14-16)

      • Amazaya na Jehoash eze Izrel lụrụ agha (17-24)

      • Mgbe Amazaya nwụrụ (25-28)

2 Ihe E Mere 25:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:1-6

2 Ihe E Mere 25:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:26

2 Ihe E Mere 25:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 24:16

2 Ihe E Mere 25:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “a họrọ ahọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 8:11, 12
  • +Ọg 1:2, 3

2 Ihe E Mere 25:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

2 Ihe E Mere 25:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 19:2

2 Ihe E Mere 25:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 14:11; 20:6

2 Ihe E Mere 25:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:7; Ilu 10:22; Hag 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    5/2023, p. 7

2 Ihe E Mere 25:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:13; Ọm 60:okwu mmeghe
  • +2Ez 14:7; 2Ih 20:10, 11

2 Ihe E Mere 25:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:9
  • +1Ez 16:29
  • +2Ih 8:3, 5

2 Ihe E Mere 25:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:3, 5; Di 7:25; 2Ih 28:22, 23

2 Ihe E Mere 25:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:20; Ọm 115:8; Jer 2:5; 10:5

2 Ihe E Mere 25:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:10
  • +2Ih 16:10; 18:25, 26
  • +1Sa 2:25; Ilu 29:1

2 Ihe E Mere 25:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka anyị hụ ihu na ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:8-10

2 Ihe E Mere 25:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 25:11

2 Ihe E Mere 25:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:11-14
  • +2Ih 22:7
  • +2Ih 25:14

2 Ihe E Mere 25:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 21:8, 16; 1Sa 6:19

2 Ihe E Mere 25:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu.”

2 Ihe E Mere 25:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    A na-akpọkwa ya Ehazaya.

  • *

    Ihe dị ka mita 178 (amaụkwụ 584). Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 8:16; 12:38, 39
  • +2Ih 26:9; Jer 31:38; Zek 14:10

2 Ihe E Mere 25:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:51; 15:18; 2Ez 24:12, 13; 25:13-15; 2Ih 12:9

2 Ihe E Mere 25:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 14:1
  • +2Ez 13:10
  • +2Ez 14:17-20

2 Ihe E Mere 25:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:20; 15:8, 10; 21:23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 25:12Ez 14:1-6
2 Ihe 25:32Ih 24:26
2 Ihe 25:4Di 24:16
2 Ihe 25:51Sa 8:11, 12
2 Ihe 25:5Ọg 1:2, 3
2 Ihe 25:72Ih 19:2
2 Ihe 25:82Ih 14:11; 20:6
2 Ihe 25:91Sa 2:7; Ilu 10:22; Hag 2:8
2 Ihe 25:112Sa 8:13; Ọm 60:okwu mmeghe
2 Ihe 25:112Ez 14:7; 2Ih 20:10, 11
2 Ihe 25:132Ih 25:9
2 Ihe 25:131Ez 16:29
2 Ihe 25:132Ih 8:3, 5
2 Ihe 25:14Ọp 20:3, 5; Di 7:25; 2Ih 28:22, 23
2 Ihe 25:152Ih 24:20; Ọm 115:8; Jer 2:5; 10:5
2 Ihe 25:16Aịz 30:10
2 Ihe 25:162Ih 16:10; 18:25, 26
2 Ihe 25:161Sa 2:25; Ilu 29:1
2 Ihe 25:172Ez 14:8-10
2 Ihe 25:192Ih 25:11
2 Ihe 25:202Ez 14:11-14
2 Ihe 25:202Ih 22:7
2 Ihe 25:202Ih 25:14
2 Ihe 25:21Jos 21:8, 16; 1Sa 6:19
2 Ihe 25:23Neh 8:16; 12:38, 39
2 Ihe 25:232Ih 26:9; Jer 31:38; Zek 14:10
2 Ihe 25:241Ez 7:51; 15:18; 2Ez 24:12, 13; 25:13-15; 2Ih 12:9
2 Ihe 25:252Ez 14:1
2 Ihe 25:252Ez 13:10
2 Ihe 25:252Ez 14:17-20
2 Ihe 25:272Ez 12:20; 15:8, 10; 21:23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 25:1-28

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

25 Amazaya dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadan onye Jeruselem.+ 2 Ọ nọkwa na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova, ma o jighị obi ya niile na-eme ya. 3 Ozugbo alaeze ya siri ike, o gburu ndị na-ejere ya ozi, ndị gburu nna ya bụ́ eze.+ 4 Ma o gbughị ụmụ ha, n’ihi na o mere ihe e dere n’Iwu, nke dị n’akwụkwọ Mosis, ebe Jehova nyere iwu, sị: “A gaghị egbu ndị nna n’ihi ihe ụmụ ha mere, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi ihe nna ha mere. Kama, ọ bụ mmehie mmadụ mere ka a ga-eji maka ya gbuo ya.”+

5 Amazaya kpọkọtakwara ndị Juda ma gwa ha ka ha kwụrụ n’ọnụmara n’ọnụmara. Ọnụmara nke ọ bụla na ndị isi ha ga-anọ, ya bụ, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha. O mere ihe a maka ndị Juda na ndị Benjamin niile.+ O debara aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe.+ Ha niile dị narị puku atọ (300,000). Ha bụ ndị agha a zụrụ azụ,* ndị nwere ume ibu ube na ọta ukwu. 6 Ọ gara n’Izrel goo otu narị puku (100,000) ndị bụ́ dike n’agha. O ji otu narị talent* (100) ọlaọcha goo ha. 7 Ma, onye nke ezi Chineke bịakwutere ya, sị ya: “Eze, ka ndị agha Izrel ghara iso gị, n’ihi na Jehova anọnyereghị Izrel,+ o nweghịkwa onye Ifrem ọ bụla ọ nọnyeere. 8 Kama gawa naanị gị, lụọ agha, obi siekwa gị ike n’agha a. Ma ọ́ bụghị ya, ezi Chineke nwere ike ime ka onye iro gị merie gị, n’ihi na Chineke nwere ike inyere mmadụ aka,+ nweekwa ike ime ka e merie mmadụ.” 9 Amazaya wee gwa onye nke ezi Chineke, sị: “Oleekwanụ maka otu narị (100) talent m nyere ndị agha Izrel?” Onye nke ezi Chineke asị ya: “Jehova nwere ike inye gị ihe karịrị ya.”+ 10 Amazaya gwaziri ndị agha ahụ si Ifrem bịa ka ha laa n’ụlọ ha. Ma, ha wesoro Juda ezigbo iwe, jirikwa iwe laghachi n’ụlọ ha.

11 Amazaya kataziri obi duru ndị agha ya gawa na Ndagwurugwu Nnu,+ gbuokwa puku ndị Sia iri (10,000).+ 12 Ndị Juda jidekwara puku mmadụ iri (10,000) ná ndụ, kpọrọ ha gaa n’elu nnukwu nkume, si n’elu nkume ahụ tụda ha, ha niile akụọ righirighi. 13 Ma, ndị agha ahụ Amazaya gwara ka ha lawa ka ha ghara iso ya gaa agha+ banyere n’obodo ndị dị na Juda n’ike, malite na Sameria+ ruo Bet-horọn.+ Ha gburu puku mmadụ atọ (3,000) n’ebe ndị ahụ, burukwa ọtụtụ ihe laa.

14 Ma mgbe Amazaya gbuchara ndị Ịdọm, o welatara arụsị dị iche iche ndị Sia na-efe ma dowe ha ebe ọ ga na-aga efe ha.+ O bidokwara ịkpọrọ ha isiala, na-esukwara ha àjà ọkụ. 15 Ihe a Amazaya mere were Jehova ezigbo iwe, ya ezie onye amụma ya, ya agaa gwa ya, sị: “Gịnị mere i ji fewe chi ndị na-anapụtaghị ndị na-efe ha n’aka gị?”+ 16 Mgbe ọ gwara eze ihe a, eze sịrị ya: “Mechie ọnụ!+ Ònye mere gị onye ndụmọdụ eze?+ Ị̀ chọrọ ịnwụ?” Onye amụma ahụ mechiziri ọnụ. Ma tupu ya emechie ọnụ, ọ sịrị: “Ama m na Chineke ekpebiela ịla gị n’iyi n’ihi ihe a i mere nakwa n’ihi na i geghị ntị n’ihe m kwuru.”+

17 Mgbe Amazaya eze Juda na ndị ndụmọdụ ya gbachara izu, o zigaara Jehoash nwa Jehoahaz nwa Jihu eze Izrel ozi, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+ 18 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu dị na Lebanọn zigaara osisi sida dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke nwa gị nwaanyị ka ọ lụwa.’ Ma, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere, zọda ahịhịa ogwu ahụ. 19 Ị sịrị, ‘Emeriela m Ịdọm.’+ Ọ na-ebuzi gị isi, gị ana-achọ ka e towe gị. Ma ugbu a, nọrọ n’ụlọ* gị. Gịnị mere ị ga-eji bido ọgụ a ga-emeri gị na ndị Juda?”

20 Ma Amazaya egeghị ya ntị,+ n’ihi na ọ bụ otú ezi Chineke si chọọ ya. Ọ chọrọ inyefe ha n’aka ndị iro ha,+ maka na ha na-efe chi ndị Ịdọm.+ 21 Jehoash eze Izrel wee buru ọgụ gawa, ya na Amazaya eze Juda ebido ịlụ agha na Bet-shimesh+ nke dị na Juda. 22 Ndị Izrel wee merie ndị Juda, onye nke ọ bụla n’ime ha agbalaa n’ụlọ* ya. 23 Jehoash eze Izrel jidere Amazaya eze Juda, nwa Jehoash nwa Jehoahaz.* O jidere ya na Bet-shimesh, mechaa kpụta ya na Jeruselem. Ọ kwatukwara mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi.+ Mgbidi ahụ ọ kwaturu dị narị kubit anọ (400).* 24 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke,+ kpụrụkwa* Obed-ịdọm na ndị ọzọ e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.

25 Mgbe Jehoash nwa Jehoahaz eze Izrel nwụchara, Amazaya+ nwa Jehoash+ eze Juda nọkwuru ndụ afọ iri na ise.+ 26 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Amazaya, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Juda na Izrel. 27 Mgbe Amazaya hapụrụ Jehova, ndị mmadụ gbaara ya izu+ na Jeruselem, ya agbaga Lekish. Ma ha ziri ndị mmadụ, ha achọrọ ya gaa Lekish, gbuo ya ebe ahụ. 28 Ha ji ịnyịnya bulata ya ma lie ya ebe e liri nna nna ya hà na Juda.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya