Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Hezekaya malitere ịchị Juda (1-8)

      • Otú e si dọrọ ndị Izrel n’agha (9-12)

      • Senakerib lụsoro Juda agha (13-18)

      • Rabshake mara Jehova aka (19-37)

2 Ndị Eze 18:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:30; 17:1
  • +2Ih 28:27; Mt 1:9
  • +2Ez 16:2, 20

2 Ndị Eze 18:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ebaị bụ aha mkpọbiri Abaịja.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:1, 2

2 Ndị Eze 18:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:3; 2Ih 31:20, 21; Ọm 119:128
  • +1Ez 15:5

2 Ndị Eze 18:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “Nehushtan.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:52; 1Ez 3:2; 2Ez 14:1, 4
  • +Di 7:5; 12:3; 2Ih 31:1
  • +Ọg 21:8, 9

2 Ndị Eze 18:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 19:15; 2Ih 32:7, 8

2 Ndị Eze 18:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:20; Jos 23:8

2 Ndị Eze 18:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 16:7

2 Ndị Eze 18:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, n’ebe niile, ma ebe ndị mmadụ na-ebichaghị ma ebe ndị mmadụ bijuru.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 28:18, 19; Aịz 14:28, 29

2 Ndị Eze 18:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:1
  • +2Ez 17:3-6

2 Ndị Eze 18:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 13:16; Em 3:11; Maị 1:6

2 Ndị Eze 18:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 8:4; Em 6:1, 7
  • +2Ez 17:6; 1Ih 5:26

2 Ndị Eze 18:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:20; 1Ez 14:15

2 Ndị Eze 18:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 10:5
  • +2Ih 32:1; Aịz 36:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 5-6

2 Ndị Eze 18:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa I, p. 383-385

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 5-6

2 Ndị Eze 18:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:18; 16:8; 2Ih 16:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 6

2 Ndị Eze 18:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gbukapụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:33-35
  • +2Ih 29:1, 3

2 Ndị Eze 18:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onyeisi ndị agha.”

  • *

    Ma ọ bụ “onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze.”

  • *

    Ma ọ bụ “onyeisi ndị na-ebutere eze ihe ọ na-aṅụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:20, 39; 2Ih 11:5, 9
  • +2Ih 32:9
  • +Aịz 36:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa I, p. 386

2 Ndị Eze 18:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 19:2; Aịz 22:20-24
  • +Aịz 22:15-19

2 Ndị Eze 18:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:10; Aịz 36:4-10

2 Ndị Eze 18:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:7

2 Ndị Eze 18:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 12-13

    8/1/2005, p. 11

2 Ndị Eze 18:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:8
  • +2Ih 31:1
  • +Di 12:11, 13; 2Ih 32:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 13

2 Ndị Eze 18:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 10:12, 13

2 Ndị Eze 18:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị Siria.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:18
  • +2Ez 18:17
  • +Ezr 4:7; Da 2:4
  • +Aịz 36:11, 12

2 Ndị Eze 18:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 36:13-20

2 Ndị Eze 18:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:15

2 Ndị Eze 18:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 19:32-34

2 Ndị Eze 18:32

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:6

2 Ndị Eze 18:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:21
  • +2Ez 17:24
  • +2Ez 17:6

2 Ndị Eze 18:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 19:17-19; 2Ih 32:15; Aịz 37:23

2 Ndị Eze 18:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 36:21, 22

2 Ndị Eze 18:37

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 18:12Ez 15:30; 17:1
2 Eze 18:12Ih 28:27; Mt 1:9
2 Eze 18:12Ez 16:2, 20
2 Eze 18:22Ih 29:1, 2
2 Eze 18:32Ez 20:3; 2Ih 31:20, 21; Ọm 119:128
2 Eze 18:31Ez 15:5
2 Eze 18:4Ọg 33:52; 1Ez 3:2; 2Ez 14:1, 4
2 Eze 18:4Di 7:5; 12:3; 2Ih 31:1
2 Eze 18:4Ọg 21:8, 9
2 Eze 18:52Ez 19:15; 2Ih 32:7, 8
2 Eze 18:6Di 10:20; Jos 23:8
2 Eze 18:72Ez 16:7
2 Eze 18:82Ih 28:18, 19; Aịz 14:28, 29
2 Eze 18:92Ez 17:1
2 Eze 18:92Ez 17:3-6
2 Eze 18:10Ho 13:16; Em 3:11; Maị 1:6
2 Eze 18:11Aịz 8:4; Em 6:1, 7
2 Eze 18:112Ez 17:6; 1Ih 5:26
2 Eze 18:12Di 8:20; 1Ez 14:15
2 Eze 18:13Aịz 10:5
2 Eze 18:132Ih 32:1; Aịz 36:1
2 Eze 18:152Ez 12:18; 16:8; 2Ih 16:2, 3
2 Eze 18:161Ez 6:33-35
2 Eze 18:162Ih 29:1, 3
2 Eze 18:17Jos 15:20, 39; 2Ih 11:5, 9
2 Eze 18:172Ih 32:9
2 Eze 18:17Aịz 36:2, 3
2 Eze 18:182Ez 19:2; Aịz 22:20-24
2 Eze 18:18Aịz 22:15-19
2 Eze 18:192Ih 32:10; Aịz 36:4-10
2 Eze 18:202Ez 18:7
2 Eze 18:21Aịz 30:1, 2
2 Eze 18:222Ih 32:8
2 Eze 18:222Ih 31:1
2 Eze 18:22Di 12:11, 13; 2Ih 32:12
2 Eze 18:23Aịz 10:12, 13
2 Eze 18:262Ez 18:18
2 Eze 18:262Ez 18:17
2 Eze 18:26Ezr 4:7; Da 2:4
2 Eze 18:26Aịz 36:11, 12
2 Eze 18:28Aịz 36:13-20
2 Eze 18:292Ih 32:15
2 Eze 18:302Ez 19:32-34
2 Eze 18:322Ez 17:6
2 Eze 18:34Ọg 13:21
2 Eze 18:342Ez 17:24
2 Eze 18:342Ez 17:6
2 Eze 18:352Ez 19:17-19; 2Ih 32:15; Aịz 37:23
2 Eze 18:36Aịz 36:21, 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 18:1-37

Ndị Eze nke Abụọ

18 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Hezekaya+ nwa Ehaz+ eze Juda malitere ịchị. 2 Ọ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Ebaị* nwa Zekaraya.+ 3 Ọ nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova+ otú Devid nna nna ya mere.+ 4 Ọ bụ ya wepụrụ ebe ndị dị elu,+ kụrisịa ogidi arụsị, gbutusịakwa ogwe osisi arụsị.*+ Ọ kụrisịkwara agwọ ọla kọpa Mosis kpụrụ,+ n’ihi na tupu mgbe ahụ, ndị Izrel nọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ. Ha nọkwa na-akpọ ya arụsị agwọ ọla kọpa.* 5 Ọ tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke Izrel obi.+ E nweghị eze chịrị Juda dị ka ya, ma ndị nke chịrị mgbe ọ nwụchara ma ndị nke bu ya ụzọ chịa. 6 O jisiri Jehova aka ike.+ Ọ kwụsịghị iso ya. Ọ nọkwa na-edebe iwu Jehova nyere Mosis. 7 Jehova nọnyekwaara ya. Ọ na-akpa àgwà onye ma ihe ebe ọ bụla o jere. O nupụụrụ eze Asiria isi, jụkwa ijere ya ozi.+ 8 O meriri ndị Filistia,+ merigide ha ruo Gaza na obodo ndị dị ya nso, malite n’ụlọ nche ruo n’obodo a rụsiri ike.*

9 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Shalmaniza eze Asiria bịara ịlụso Sameria agha, malitekwa ịnọchibido ya.+ 10 Ndị Asiria weghakwaara ya+ mgbe ọ fọrọ obere ka o ruo afọ atọ ha nọchibidoro ya. Ọ bụ n’afọ nke isii n’ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia eze Izrel, ka ha weghaara Sameria. 11 Eze Asiria mechakwara dọrọ ndị Izrel n’agha laa+ Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan, nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+ 12 Ihe a mere ha maka na ha egeghị Jehova bụ́ Chineke ha ntị, kama ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ ya, ya bụ, iwu niile Mosis bụ́ ohu Jehova nyere.+ Ha egeghị ntị, ha erubeghịkwa isi.

13 N’afọ nke iri na anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib eze Asiria+ bịara ịlụso obodo niile a rụsiri ike na Juda agha ka o weghara ha.+ 14 Hezekaya eze Juda wee zie eze Asiria ozi na Lekish, sị: “Ọ bụ m mejọrọ ihe. Laghachi, alụsola m agha. M ga-enye gị ihe ọ bụla ị ga-asị m nye gị.” Eze Asiria wee gwa Hezekaya eze Juda ka ọ kwụọ ya narị talent* ọlaọcha atọ (300) na talent ọlaedo iri atọ. 15 N’ihi ya, Hezekaya nyere ya ọlaọcha niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ* eze.+ 16 N’oge ahụ, Hezekaya eze Juda wepụtara* ibo ụzọ ndị dị n’ụlọ nsọ+ Jehova, wepụtakwa awara ụzọ ndị yanwa ji ọlaedo machie,+ buru ha bunye eze Asiria.

17 Eze Asiria wee si na Lekish+ zie ndị mmadụ ka ha gaa Jeruselem hụ Eze Hezekaya.+ Ndị ahụ o ziri ozi bụ Tatan,* Rabsaris,* Rabshake,* na ọtụtụ ndị agha. Mgbe ha rutere Jeruselem, ha gara guzoro n’akụkụ okpo mmiri nke ọdọ mmiri dị n’ebe mgbago. Ọdọ mmiri ahụ dị n’ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+ 18 Mgbe ha ziri ozi ka a kpọọrọ ha eze, Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, gakwuuru ha.

19 Rabshake wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Eze ukwu, bụ́ eze Asiria, sịrị: “Gịnị kara gị obi?+ 20 Ị na-asị, ‘M nwere ndị agha ga-alụ agha a. M haziekwala otú m ga-esi alụ ya.’ Ma, ihe ị na-agba bụ égbè ọnụ. Ònye ka ị tụkwasịrị obi, mere obi ji kaa gị gị enupụrụ m isi?+ 21 Ndị ị tụkwasịrị obi na ha ga-enyere gị aka bụ ndị Ijipt,+ ndị dị ka ahịhịa amị huuru ehuru, nke ọ na-abụ mmadụ jide aka, ya agbajie, dụpuo onye ahụ aka. Otú ahụ ka Fero eze Ijipt na-eme ndị niile tụkwasịrị ya obi. 22 Ọ bụrụkwanụ na unu asị m na unu tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke unu obi,+ ọ́ bụghị ya bụ onye Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu a rụụrụ ya nakwa ebe ịchụàjà ya,+ ma gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘N’ihu ebe ịchụàjà nke a dị na Jeruselem ka unu ga na-akpọ isiala’?”’+ 23 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria tie n’aka, ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ (2,000) lee ma mmadụ ole i nwere na-agba ịnyịnya hà ga-ezu ịgba ha.+ 24 Ebe ị tụkwasịrị ndị Ijipt obi na ha ga-enye gị ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya, oleezi otú ị ga-esi nwee ike ịchụghachi otu gọvanọ azụ, ọ bụrụgodị otu n’ime ndị gọvanọ a na-anaghị anụ aha ha na-ejere onyenwe m ozi? 25 Ọ́ bụghị Jehova nyere m ikike ịbịa lụso obodo a agha ma bibie ya? Ọ bụ Jehova sịrị m, ‘Gaa lụso obodo a agha, bibiekwa ya.’”

26 Elayakim nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa gwaziri Rabshake,+ sị: “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ Arameik,*+ n’ihi na anyị na-anụ ya. Agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu n’ihi na ndị a nọ n’elu mgbidi na-anụ ya.”+ 27 Ma Rabshake sịrị ha: “Ọ̀ bụ naanị unu na onyenwe unu ka onyenwe m ziri m ka m gwa ihe ndị a? Ndị a nọ ọdụ n’elu mgbidi sokwa. Unu na ha ga-eri nsị unu, ṅụọkwa mamịrị unu.”

28 Rabshake wee kwụrụ na-ekwu okwu n’oké olu n’asụsụ ndị Juu, sị: “Nụrụnụ ihe eze ukwu, bụ́ eze Asiria, kwuru.+ 29 Eze kwuru, sị: ‘Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu, n’ihi na ọ gaghị anapụtali unu n’aka m.+ 30 Unu ekwekwala ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi mgbe ọ na-agwa unu, sị: “Jehova ga-anapụtarịrị anyị. A gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+ 31 Unu egela Hezekaya ntị, n’ihi na eze Asiria kwuru, sị: “Chịlierenụ m aka elu ka mụ na unu mee udo, onye ọ bụla n’ime unu ga na-erikwa ihe si n’osisi vaịn ya na ihe si n’osisi fig ya, na-aṅụkwa mmiri si n’olulu mmiri ya, 32 ruo mgbe m ga-abịa kpọrọ unu laa n’ala dị ka ala unu.+ Ọka,* mmanya ọhụrụ, achịcha, ubi vaịn, osisi oliv, na mmanụ aṅụ juru n’ala ahụ. Unu ga-adịrịkwa ndụ na-aga, unu agaghịkwa anwụ. Unu egekwala Hezekaya ntị, n’ihi na ọ na-arafu unu, na-asị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’ 33 Ò nweela chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara ala ya n’aka eze Asiria? 34 Olee ebe chi niile ndị Hemat+ na ndị Apad na-efe nọ? Olee ebe chi niile ndị Sefaveyim,+ ndị Hina, na ndị Iva na-efe nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+ 35 Ole nke n’ime chi niile obodo ndị a na-efe napụtara obodo ha n’aka m, nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+

36 Ma ha gbachiri nkịtị. Ha agwaghịkwa ya ihe ọ bụla, n’ihi na eze gwara ha, sị: “Unu atụpụrụla ya ọnụ.”+ 37 Ma Elayakim nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha ma bịakwute Hezekaya, gwa ya ihe Rabshake kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya