Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Shaịshak lụsoro Jeruselem agha (1-12)

      • Mgbe Eze Rehoboam nwụrụ (13-16)

2 Ihe E Mere 12:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:17
  • +Di 32:15; 2Ih 26:11, 16

2 Ihe E Mere 12:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:40; 14:25

2 Ihe E Mere 12:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ne 3:9

2 Ihe E Mere 12:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:22-24
  • +Di 28:15; 2Ih 15:2

2 Ihe E Mere 12:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:10, 12

2 Ihe E Mere 12:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 21:29; 2Ih 34:26, 27

2 Ihe E Mere 12:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “alaeze.”

2 Ihe E Mere 12:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:51
  • +1Ez 10:16, 17; 14:25-28

2 Ihe E Mere 12:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị ọgba ọsọ.”

2 Ihe E Mere 12:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 33:10, 12
  • +Ákw 3:22
  • +Je 18:23-25; 1Ez 14:1, 13; 2Ih 19:2, 3

2 Ihe E Mere 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:3; 1Ez 11:1; 14:21

2 Ihe E Mere 12:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 7:3; 1Ez 18:21; Mk 12:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2018, p. 14-15

2 Ihe E Mere 12:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:22-24
  • +2Ih 9:29; 13:22
  • +1Ez 14:30, 31

2 Ihe E Mere 12:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:9
  • +Mt 1:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 12:12Ih 11:17
2 Ihe 12:1Di 32:15; 2Ih 26:11, 16
2 Ihe 12:21Ez 11:40; 14:25
2 Ihe 12:3Ne 3:9
2 Ihe 12:51Ez 12:22-24
2 Ihe 12:5Di 28:15; 2Ih 15:2
2 Ihe 12:62Ih 33:10, 12
2 Ihe 12:71Ez 21:29; 2Ih 34:26, 27
2 Ihe 12:91Ez 7:51
2 Ihe 12:91Ez 10:16, 17; 14:25-28
2 Ihe 12:122Ih 33:10, 12
2 Ihe 12:12Ákw 3:22
2 Ihe 12:12Je 18:23-25; 1Ez 14:1, 13; 2Ih 19:2, 3
2 Ihe 12:13Di 23:3; 1Ez 11:1; 14:21
2 Ihe 12:141Sa 7:3; 1Ez 18:21; Mk 12:30
2 Ihe 12:151Ez 12:22-24
2 Ihe 12:152Ih 9:29; 13:22
2 Ihe 12:151Ez 14:30, 31
2 Ihe 12:162Sa 5:9
2 Ihe 12:16Mt 1:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 12:1-16

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

12 Ozugbo aka siri Rehoboam ike n’ọchịchị,+ alaeze ya esiekwa ezigbo ike, ya na ndị Izrel niile hapụrụ Iwu Jehova.+ 2 N’afọ nke ise n’ọchịchị Eze Rehoboam, Shaịshak+ eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha, n’ihi na ha nupụụrụ Jehova isi. 3 Shaịshak ji otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị abụọ (1,200) si Ijipt bịa. Puku mmadụ iri isii (60,000) ndị na-agba ịnyịnya, na imirikitiimi ndị agha sokwa ya bịa, ma ndị Libia ma ndị Sọkiyim ma ndị Etiopia.+ 4 O weghaara obodo ndị a rụsiri ike dị na Juda, mechaakwa rute Jeruselem.

5 Shemaya+ onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndị isi Juda, ndị gbakọrọ na Jeruselem n’ihi Shaịshak, sị ha: “Jehova kwuru, sị, ‘Unu hapụrụ m. N’ihi ya, mụnwa enyefeekwala unu n’aka Shaịshak.’”+ 6 Ndị isi ndị Izrel na eze wee weda onwe ha ala,+ sị: “Ihe Jehova mere dị mma.” 7 Mgbe Jehova hụrụ na ha ewedala onwe ha ala, Jehova gwara Shemaya, sị: “Ha ewedala onwe ha ala. Agaghị m ebibi ha.+ M ga-anapụta ha n’oge na-adịghị anya. Agaghị m ewesa Jeruselem iwe ma nyefee ha n’aka Shaịshak. 8 Ma, ha ga na-ejere ya ozi, ka ha wee mara ihe dị iche n’ijere m ozi na ijere eze* ndị obodo ọzọ ozi.”

9 Shaịshak eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha. O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ* eze. O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo ndị Solomọn rụrụ.+ 10 Eze Rehoboam wee were ọla kọpa rụọ ọta ọ ga-eji dochie ha. O nyefekwara ha n’aka ndị isi ndị nche,* ndị na-eche ọnụ ụzọ ụlọ eze nche. 11 Mgbe ọ bụla eze bịara n’ụlọ Jehova, ndị nche ahụ na-abata buru ha. Ha na-emechakwa bughachi ha n’ụlọ ndị nche. 12 Ebe ọ bụ na eze wedara onwe ya ala, iwe Jehova na-ewesa ya dajụrụ.+ Ọ laghịkwa ha n’iyi kpamkpam.+ Ihe ọzọkwa bụ na a ka nwere ihe dị mma a na-eme na Juda.+

13 Eze Rehoboam nọ na-achị, na-emekwa ka ọchịchị ya sie ike na Jeruselem. Rehoboam dị afọ iri anọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na asaa na Jeruselem, bụ́ obodo Jehova họọrọ n’ime ebo niile n’Izrel ka a nọrọ na-eto aha ya. Aha nne Rehoboam bụ Neama. Ọ bụ nwaanyị Amọn.+ 14 Ma Rehoboam nọ na-eme ihe ọjọọ, n’ihi na obi ya adịghị n’ime ihe Jehova chọrọ.+

15 E dere akụkọ gbasara Rehoboam, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Shemaya+ onye amụma na Ido+ onye ọhụụ dere ya n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ dị iche iche. Rehoboam na Jeroboam nọkwa na-alụ agha oge niile.+ 16 N’ikpeazụ, Rehoboam nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E likwara ya n’Obodo Devid.+ Abaịja nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya