Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs

      • Otú ahụ́ Kraịst si dịrị n’otu (1-16)

        • Ụmụ nwoke e ji nye onyinye (8)

      • Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (17-32)

Ndị Efesọs 4:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Faị 9
  • +Fil 1:27

Ndị Efesọs 4:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 11:29; Ro 12:3; Fil 2:3; 1Pi 5:5
  • +1Te 5:14
  • +1Kọ 13:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2016, p. 22

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 28

Ndị Efesọs 4:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:10; Kọl 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2016, p. 22

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 28-29

    4/15/2011, p. 21-22

    9/15/2010, p. 17-18

Ndị Efesọs 4:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:5
  • +1Kọ 12:4
  • +1Pi 1:3, 4

Ndị Efesọs 4:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 8:6; 12:5, 6

Ndị Efesọs 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1993, p. 29

Ndị Efesọs 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:11

Ndị Efesọs 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:18; 1Kọ 12:28; Efe 4:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2020, p. 21

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 19-20

    9/15/2010, p. 18-19

    8/15/2008, p. 27

    9/15/2005, p. 22

    3/15/2002, p. 15

    12/1/2000, p. 16

    6/1/1999, p. 9-11

    5/15/1993, p. 13-14

Ndị Efesọs 4:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:9; 1Ti 3:16
  • +Hib 9:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1993, p. 13-14

Ndị Efesọs 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:2-4
  • +1Kọ 12:28
  • +Ọrụ 21:8
  • +Ọrụ 13:1; Jes 3:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 27

    3/15/2002, p. 15

    5/15/1993, p. 14

    9/1/1992, p. 17

Ndị Efesọs 4:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-azụ.”

  • *

    Na Grik, “na-ewuli ahụ́ nke Kraịst elu.” Ahụ́ Kraịst a na-ekwu bụ ọgbakọ ya.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1999, p. 11-12

Ndị Efesọs 4:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2022, p. 2-3

    Ụlọ Nche,

    9/15/2015, p. 3-5

    10/15/2003, p. 21-22

    8/1/2001, p. 13-15

    6/1/1999, p. 12-13

Ndị Efesọs 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 13:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1911

    Ụlọ Nche,

    5/1/2008, p. 19

    10/15/2003, p. 21-22

    7/15/2003, p. 22

    3/1/2002, p. 14

    6/1/1999, p. 13-14

    8/1/1992, p. 10-11

Ndị Efesọs 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:3; Kọl 1:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1999, p. 15

Ndị Efesọs 4:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:27
  • +Kọl 2:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1999, p. 15

Ndị Efesọs 4:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 4:3
  • +Ro 1:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1993, p. 8-10

Ndị Efesọs 4:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “obi ha anaghịkwa arụ ọrụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 16

    3/1/1993, p. 10-12

Ndị Efesọs 4:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ime ihe ọjọọ n’emeghị ihere.” Grik, a·sel′gei·a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 12

    7/15/2006, p. 30-31

    3/1/1993, p. 12-13

Ndị Efesọs 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1993, p. 14-15

Ndị Efesọs 4:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1993, p. 14-15

Ndị Efesọs 4:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:6; Kọl 3:9
  • +Ro 7:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 19

    3/1/1993, p. 15-16

    8/1/1991, p. 18

Ndị Efesọs 4:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ime ka ike nke na-eduzi uche unu dị ọhụrụ.” Na Grik, “ka unu dị ọhụrụ na mmụọ nke uche unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:10; Ro 12:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2023, p. 8

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 60

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2019, p. 10-12

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 74

    Ozi Alaeze,

    2/1999, p. 1

    Ụlọ Nche,

    4/15/1997, p. 14

    6/1/1993, p. 16

    3/1/1993, p. 16-17

    2/15/1993, p. 17-22

    8/1/1991, p. 18

Ndị Efesọs 4:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2023, p. 10-11

    Bịaruo Jehova Nso, p. 159

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 60

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 19

    8/15/2000, p. 28

    3/1/1993, p. 17-18

    7/1/1992, p. 27

    8/1/1991, p. 18

    11/1/1990, p. 5-6

Ndị Efesọs 4:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Zek 8:16; Kọl 3:8, 9; Mkp 21:8
  • +Ro 12:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 19-20

    5/15/2010, p. 29-30

    6/15/2009, p. 16-20

    11/15/2002, p. 9

    Ezi Udo, p. 111-113

Ndị Efesọs 4:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 4:4
  • +Le 19:17; Kọl 3:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 152

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    12/1/2014, p. 12

    5/15/2013, p. 18

    9/15/2010, p. 20

    5/15/2010, p. 30

    1/15/2006, p. 25

    11/15/2003, p. 25

    12/1/1997, p. 18-19

    5/15/1996, p. 22-23

    3/1/1996, p. 20

    12/1/1995, p. 32

    6/1/1995, p. 28

    12/15/1990, p. 30

    9/15/1990, p. 21

    Teta!,

    2/8/2002, p. 28

    2/8/2001, p. 13

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 23

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 156

Ndị Efesọs 4:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 20

    5/15/2010, p. 30

    1/15/2006, p. 25

    11/15/2003, p. 25

    9/15/1990, p. 21

Ndị Efesọs 4:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 3:10
  • +Ọrụ 20:35; 1Te 4:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 36

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 8

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 20

    5/15/2010, p. 30

    10/15/1993, p. 6

Ndị Efesọs 4:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 15:11; Jes 3:10
  • +Kọl 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 51

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 139-143

    Ụlọ Nche,

    5/15/2010, p. 30-31

    12/1/2001, p. 20

    3/1/1998, p. 14-15

    8/1/1996, p. 18

    8/15/1992, p. 10-15

Ndị Efesọs 4:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:10
  • +Efe 1:13
  • +Ro 8:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2010, p. 28-32

    1/1/2007, p. 31

    5/15/2004, p. 29-30

    3/15/2001, p. 17-18

    3/1/1998, p. 14-15

    3/15/1993, p. 14

    9/15/1992, p. 17-18

Ndị Efesọs 4:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 3:14
  • +Kọl 3:8
  • +Taị 3:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 51

    Teta!,

    5/2013, p. 12

    11/8/1996, p. 14

    Ụlọ Nche,

    5/15/2010, p. 31

    9/15/2006, p. 22

    6/1/2005, p. 20

    5/15/2005, p. 29-30

    7/15/1997, p. 12-13

Ndị Efesọs 4:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:12; 1Pi 3:8
  • +Mt 6:14; 18:35; Mk 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 51

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 30

    5/15/2010, p. 31

    12/1/1997, p. 16-18

    7/15/1997, p. 12-13

    4/15/1996, p. 28

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Efe. 4:1Faị 9
Efe. 4:1Fil 1:27
Efe. 4:2Mt 11:29; Ro 12:3; Fil 2:3; 1Pi 5:5
Efe. 4:21Te 5:14
Efe. 4:21Kọ 13:4
Efe. 4:31Kọ 1:10; Kọl 3:15
Efe. 4:4Ro 12:5
Efe. 4:41Kọ 12:4
Efe. 4:41Pi 1:3, 4
Efe. 4:51Kọ 8:6; 12:5, 6
Efe. 4:71Kọ 12:11
Efe. 4:8Ọm 68:18; 1Kọ 12:28; Efe 4:11
Efe. 4:10Ọrụ 1:9; 1Ti 3:16
Efe. 4:10Hib 9:24
Efe. 4:11Mt 10:2-4
Efe. 4:111Kọ 12:28
Efe. 4:11Ọrụ 21:8
Efe. 4:11Ọrụ 13:1; Jes 3:1
Efe. 4:121Kọ 14:26
Efe. 4:131Kọ 14:20
Efe. 4:14Hib 13:9
Efe. 4:151Kọ 11:3; Kọl 1:18
Efe. 4:16Kọl 2:19
Efe. 4:161Kọ 12:27
Efe. 4:171Pi 4:3
Efe. 4:17Ro 1:21
Efe. 4:19Ga 5:19
Efe. 4:22Ro 6:6; Kọl 3:9
Efe. 4:22Ro 7:23
Efe. 4:23Ọm 51:10; Ro 12:2
Efe. 4:24Kọl 3:10
Efe. 4:25Zek 8:16; Kọl 3:8, 9; Mkp 21:8
Efe. 4:25Ro 12:5
Efe. 4:26Ọm 4:4
Efe. 4:26Le 19:17; Kọl 3:13
Efe. 4:27Jes 4:7
Efe. 4:282Te 3:10
Efe. 4:28Ọrụ 20:35; 1Te 4:11, 12
Efe. 4:29Mt 15:11; Jes 3:10
Efe. 4:29Kọl 4:6
Efe. 4:30Aịz 63:10
Efe. 4:30Efe 1:13
Efe. 4:30Ro 8:23
Efe. 4:31Jes 3:14
Efe. 4:31Kọl 3:8
Efe. 4:31Taị 3:2
Efe. 4:32Kọl 3:12; 1Pi 3:8
Efe. 4:32Mt 6:14; 18:35; Mk 11:25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Efesọs 4:1-32

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

4 N’ihi ya, mụnwa a tụrụ mkpọrọ+ maka Onyenwe anyị na-arịọ unu ka unu na-eje ije otú kwesịrị+ òkù ahụ a kpọrọ unu. 2 Dịrịnụ umeala n’obi.+ Na-adịnụ nwayọọ mgbe niile. Na-enwenụ ndidi.+ Na-edirinụ ibe unu ihe n’ihi na unu hụrụ ha n’anya.+ 3 Unu na ibe unu dịrị n’udo, na-agbasikwanụ mbọ ike ka unu na-adị n’otu otú mmụọ nsọ mere ka unu dịrị.+ 4 E nwere otu ahụ́,+ nweekwa otu mmụọ nsọ,+ otú ahụ e nwere otu olileanya+ a kpọrọ unu ka unu nwee. 5 E nwekwara otu Onyenwe anyị,+ otu okwukwe, otu baptizim, 6 otu Chineke na Nna mmadụ niile, onye bụ́ onyeisi mmadụ niile na onye na-esi n’aka mmadụ niile arụ ọrụ, na-ejikwa ike ya arụ ọrụ n’ime mmadụ niile.

7 Chineke meere onye ọ bụla n’ime anyị amara. Ọ bụ ya mere Kraịst ji nye anyị niile onyinye dị iche iche n’efu.+ 8 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Mgbe ọ rịgooro n’elu, ọ kpọọrọ ụmụ nwoke a dọọrọ n’agha, jiri ha nye onyinye.”+ 9 Ma gịnị ka okwu ahụ bụ́ “ọ rịgooro” pụtara? Ọ pụtara na e nwere mgbe ọ rịdatara n’ụwa. 10 Onye ahụ rịdatara n’ụwa bụkwa ya rịgooro+ ebe dị elu karịa eluigwe niile,+ ka o wee mezuo ihe niile.

11 O nyere ụfọdụ ka ha bụrụ ndịozi,+ nye ụfọdụ ka ha bụrụ ndị amụma,+ nye ụfọdụ ka ha bụrụ ndị na-ezisa ozi ọma,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị ọzụzụ atụrụ na ndị na-akụzi ihe,+ 12 ka ha na-agbazi* ndị nsọ, na-eje ozi, na-emekwa ka ahụ́ Kraịst sie ike.*+ 13 Ha ga na-eme ihe ndị a ka anyị niile kwere otu ihe, marakwa Ọkpara Chineke nke ọma. Anyị ga-esi otú ahụ bụrụ ndị dimkpa,+ tozuokwa okè ka Kraịst. 14 N’ihi ya, anyị ekwesịghịzi ịbụ ụmụaka, maka na ọ bụrụ na mmadụ ekwere ihe na-abụghị eziokwu ndị aghụghọ na-akụzi,+ onye ahụ yiri ụgbọ dị n’oké osimiri nke ifufe na ebili mmiri na-ebugharị. 15 Kama ka anyị na-ekwu eziokwu, ka ịhụnanya mee ka anyị tozuo etozuo n’ụzọ niile, na-ebikwa ndụ otú Kraịst bụ́ onyeisi anyị biri.+ 16 E si n’aka ya jikọọ ahụ́+ niile ọnụ nke ọma, ihe nke ọ bụla dị n’ahụ́ na-enyekwara ibe ya aka ịrụ ọrụ ya otú ga-abara ahụ́ niile uru. Ọ bụrụ na ihe nke ọ bụla dị n’ahụ́ na-arụ ọrụ ya nke ọma, ahụ́ ga na-eto eto, gbasiekwa ike n’ihi na ihe nke ọ bụla dị n’ahụ́ hụrụ ibe ya n’anya.+

17 N’ihi ya, ihe m ji aha Onyenwe anyị na-agwa unu ma na-agba unu ume bụ ka unu kwụsị ịna-eje ije otú ndị mba ọzọ na-eje,+ n’ihi na ha na-ebi ndụ otú echiche ha na-abaghị uru na-agwa ha.+ 18 Uche ha gbara ọchịchịrị, ha enweghịkwa olileanya ịdị ndụ Chineke ga-eme ka anyị dịrị, n’ihi na ha amaghị ihe, ihe anaghịkwa emetụ ha n’obi.* 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha anaghịzi ewute ha, ha wepụtara onwe ha na-eme ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ jirikwa anyaukwu na-eme ụdị omume niile na-adịghị ọcha.

20 Ma unu ma na Kraịst adịghị otú ahụ, 21 ebe ọ bụ na unu nụrụ ihe o kwuru, a kụzikwaara unu eziokwu ọ kụziri. 22 A kụziiri unu ka unu yipụ àgwà* ochie unu+ n’ihi na ha rụrụ arụ, ọ bụkwa ọchịchọ unu duhiere unu.+ 23 Unu kwesịkwara ịna-eme ka otú unu si eche echiche dị ọhụrụ,*+ 24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.

25 N’ihi ya, ebe unu hapụrụla aghụghọ, ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela.+ Unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara.+ 27 Unu enyekwala Ekwensu ohere.+ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi. Kama, ka ọ na-arụsi ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ dị mma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-enye onye nọ ná mkpa.+ 29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama, na-ekwunụ naanị okwu dị mma n’oge dabara adaba, nke ga-abara ndị nụrụ ya uru, meekwa ka okwukwe ha sikwuo ike.+ 30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+

31 Kwụsịnụ inwe ụdị obi ilu+ ọ bụla, iwe, ọnụma, iti mkpu, ịkparị mmadụ,+ na ihe ọjọọ niile.+ 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya