Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 122
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka udo dị na Jeruselem

        • Ịga n’ụlọ Jehova na-eme obi ụtọ (1)

        • Ụlọ ndị dị na Jeruselem dịkọtara ọnụ (3)

Abụ Ọma 122:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:15; Ọm 27:4; 42:4; 84:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ozi Alaeze,

    5/2002, p. 3

    Teta!,

    11/8/1997, p. 30

Abụ Ọma 122:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 6:6; Ọm 84:7; 100:4

Abụ Ọma 122:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2014, p. 24

    9/1/2006, p. 15

Abụ Ọma 122:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:17; Di 12:5, 6

Abụ Ọma 122:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:8, 9; 2Ih 19:8
  • +2Sa 7:16; 1Ez 10:18; 1Ih 29:23

Abụ Ọma 122:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Jeruselem.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:18

Abụ Ọma 122:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:3; Ọm 26:8; 69:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 122:12Sa 6:15; Ọm 27:4; 42:4; 84:10
Ọma 122:22Ih 6:6; Ọm 84:7; 100:4
Ọma 122:32Sa 5:9
Ọma 122:4Ọp 23:17; Di 12:5, 6
Ọma 122:5Di 17:8, 9; 2Ih 19:8
Ọma 122:52Sa 7:16; 1Ez 10:18; 1Ih 29:23
Ọma 122:6Ọm 51:18
Ọma 122:91Ih 29:3; Ọm 26:8; 69:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 122:1-9

Abụ Ọma

Abụ Mgbago. Abụ Devid.

122 Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sịrị m:

“Ka anyị gaa n’ụlọ Jehova.”+

 2 Ugbu a, Jeruselem, anyị abatala

N’ọnụ ụzọ ámá gị wee guzoro n’ime gị.+

 3 A rụrụ ụlọ ndị dị n’obodo Jeruselem

Otú ha ga-adịkọta ọnụ.+

 4 Ebo dị iche iche nke Jaa*

Agbagotela n’obodo a

Ka ha too aha Jehova,+

Otú e nyere Izrel n’iwu.

 5 N’ihi na ọ bụ n’obodo a ka a dọsara ocheeze a na-anọ ekpe ikpe,+

Ya bụ, ocheeze ezinụlọ Devid.+

 6 Rịọnụ arịrịọ ka udo dị na Jeruselem.+

Obi ga-eru ndị ji gị* kpọrọ ihe ala.

 7 Ka udo dị n’ime mgbidi gị niile siri ike.

Ka obi ruo ndị bi n’ụlọ elu gị ndị a rụsiri ike ala.

 8 N’ihi ụmụnne m na ndị enyi m, m ga-asị:

“Ka udo dị n’ime gị.”

 9 M ga na-ekpe ekpere ka ihe dịrị gị ná mma

N’ihi ụlọ Jehova Chineke anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya