Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 120
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Onye mbịarambịa nke chọrọ udo

        • ‘Napụta m n’aka ndị ire ha bụ aghụghọ aghụghọ’ (2)

        • “Achọrọ m udo” (7)

Abụ Ọma 120:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Abụ Ọma 120:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6
  • +Ọm 50:15; Jo 2:1, 2

Abụ Ọma 120:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Abụ Ọma 120:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 12:22

Abụ Ọma 120:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 7:13
  • +Ọm 140:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 16

Abụ Ọma 120:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:2
  • +Jer 49:28

Abụ Ọma 120:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 120:1Ọm 18:6
Ọma 120:1Ọm 50:15; Jo 2:1, 2
Ọma 120:3Ilu 12:22
Ọma 120:4Ọm 7:13
Ọma 120:4Ọm 140:10
Ọma 120:5Je 10:2
Ọma 120:5Jer 49:28
Ọma 120:6Ọm 57:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 120:1-7

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.*

120 M kpọkuru Jehova n’oge m na-ata ahụhụ,+

Ya aza m.+

 2 Jehova, biko, napụta m* n’aka ndị ụgha

Nakwa n’aka ndị ire ha bụ aghụghọ aghụghọ.

 3 Gị onye ire ya bụ aghụghọ aghụghọ,+

Gịnị ka Chineke ga-eme gị? Oleekwa ụdị ahụhụ ọ ga-ata gị?

 4 Ọ ga-eji akụ́ pịrị ọnụ+ nke onye agha

Nakwa icheku ọkụ+ nke si n’osisi brum taa gị ahụhụ.

 5 Efuola m n’ihi na m biela na Mishek ka onye mbịarambịa!+

M bi n’ụlọikwuu ndị Kida kemgbe.+

 6 Mụ na ndị na-achọghị udo+

Ebiteela aka.

 7 Achọrọ m udo, ma mgbe ọ bụla m kwuru okwu,

Ha na-ejikere ịlụso m agha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya