Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 32
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ndị a gbaghaara mmehie ha na-enwe obi ụtọ

        • ‘M kwupụtaara gị mmehie m’ (5)

        • Chineke ga-eme ka ị mara ihe (8)

Abụ Ọma 32:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Abụ Ọma 32:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “a gbaghaara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 1:18; Ọrụ 3:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 15

    6/1/2001, p. 30

Abụ Ọma 32:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

Abụ Ọma 32:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    6/1/2001, p. 28

    3/15/1993, p. 9-10

    10/1/1991, p. 17-18

Abụ Ọma 32:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “aka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    11/15/2009, p. 3

    6/1/2001, p. 28

    3/15/1993, p. 9-10

    10/1/1991, p. 17-18

Abụ Ọma 32:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:18; 51:4; 1Jn 1:9
  • +Le 5:5; Ọm 41:4
  • +2Sa 12:13; Ọm 86:5; 103:3; Aịz 44:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 262

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    6/1/2001, p. 30

    12/1/1997, p. 11-12

Abụ Ọma 32:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 65:2, 3
  • +Ọm 69:13; Aịz 55:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1999, p. 20

Abụ Ọma 32:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:9
  • +Ọp 15:1; 2Sa 22:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2021, p. 6

Abụ Ọma 32:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:11
  • +Ilu 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2009, p. 5

    10/15/2008, p. 4

    6/1/2001, p. 30-31

Abụ Ọma 32:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 26:3; Jer 8:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 20

Abụ Ọma 32:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:8; Ilu 13:21; 16:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2021, p. 6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 32:1Aịz 1:18; Ọrụ 3:19
Ọma 32:2Ro 4:7, 8
Ọma 32:3Ilu 28:13
Ọma 32:4Ọm 38:2
Ọma 32:5Ọm 38:18; 51:4; 1Jn 1:9
Ọma 32:5Le 5:5; Ọm 41:4
Ọma 32:52Sa 12:13; Ọm 86:5; 103:3; Aịz 44:22
Ọma 32:6Ọm 65:2, 3
Ọma 32:6Ọm 69:13; Aịz 55:6
Ọma 32:7Ọm 9:9
Ọma 32:7Ọp 15:1; 2Sa 22:1
Ọma 32:8Ọm 86:11
Ọma 32:8Ilu 3:6
Ọma 32:9Ilu 26:3; Jer 8:6
Ọma 32:10Ọm 34:8; Ilu 13:21; 16:20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 32:1-11

Abụ Ọma

Abụ Devid. Maskil.*

32 Onye Chineke gbaghaara ihe ọjọọ o mere, ya bụ, onye e kpuchiri* mmehie ya, na-enwe obi ụtọ.+

 2 Onye Jehova weere ka onye ikpe na-amaghị,+

Ya bụ, onye na-anaghị aghọ aghụghọ, na-enwe obi ụtọ.

 3 Mgbe m gbara nkịtị, ike gwụruru m n’ọkpụkpụ maka na m nọ na-asụ ude n’akwụsịghị akwụsị.+

 4 N’ihi na ma n’ehihie ma n’abalị, iwe ị na-ewesa m* na-anyịgbu m ka à ga-asị na ọ bụ ibu dị arọ.+

Ume dị m n’ahụ́ gwụrụ ka ebe anwụ mịkọọrọ mmiri n’oge ọkọchị. (Sila)

 5 M mechara kwupụtara gị mmehie m.

Ekpuchighị m njehie m.+

M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+

Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila)

 6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke jisiri gị aka ike ga-eji rịọ gị arịrịọ n’ekpere+

Mgbe a ka nwere ike ịchọta gị.+

Mgbe ahụ, nsogbu ndị yiri idei mmiri agaghị eru n’ebe ọ nọ.

 7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo.

Ị ga-echebe m n’oge nsogbu.+

Ị ga-eme ka ndị ga-eti mkpu ọṅụ maka na ị napụtala m gbaa m gburugburu.+ (Sila)

 8 “M ga-eme ka ị mara ihe, zikwa gị ụzọ i kwesịrị iso.+

M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adịkwa n’ebe ị nọ.+

 9 Unu emela ka ịnyịnya ma ọ bụ jakị na-anaghị aghọta ihe,+

Nke ị ga-ejirịrị eriri ma ọ bụ ụdọ dọrọ

Tupu ya abịa gị nso.”

10 Onye ajọ omume na-atagbu onwe ya n’ahụhụ.

Ma ịhụnanya Jehova na-echebe onye tụkwasịrị ya obi.+

11 Unu ndị ezi omume, ṅụrịanụ ọṅụ n’ihi Jehova, nweekwanụ obi ụtọ.

Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha dị ọcha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya