Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Abaịja malitere ịchị Juda (1-22)

        • Abaịja meriri Jeroboam (3-20)

2 Ihe E Mere 13:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:1, 2

2 Ihe E Mere 13:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:20, 21
  • +Jos 18:28; 1Sa 10:26
  • +1Ez 15:6

2 Ihe E Mere 13:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “a họrọ ahọ.”

  • *

    Na Hibru, “a họrọ ahọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:1

2 Ihe E Mere 13:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gbara ọgbụgba ndụ nnu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12, 13; 1Ih 17:11, 14; Lu 1:32
  • +Je 49:10; 2Sa 7:8; Ọm 78:70, 71
  • +Ọm 89:28, 29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 20

2 Ihe E Mere 13:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 10:2
  • +1Ez 11:26, 27; 12:20

2 Ihe E Mere 13:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:26, 28; 2Ih 11:15

2 Ihe E Mere 13:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:14
  • +1Ez 12:31, 33; 13:33

2 Ihe E Mere 13:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:16

2 Ihe E Mere 13:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oriọna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:39
  • +Ọp 30:1
  • +Ọp 25:30
  • +Ọp 25:31; 27:20

2 Ihe E Mere 13:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:9

2 Ihe E Mere 13:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 14:11; 18:31

2 Ihe E Mere 13:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “a họrọ ahọ.”

2 Ihe E Mere 13:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:1, 5; 1Ih 5:20; 2Ih 16:8; Ọm 22:5; 37:5; Ne 1:7

2 Ihe E Mere 13:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obodo ndị gbara ya gburugburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:28, 29
  • +Jn 11:54

2 Ihe E Mere 13:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 25:38; 1Ez 14:20; Ọrụ 12:21-23

2 Ihe E Mere 13:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:17

2 Ihe E Mere 13:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 9:29; 12:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 13:11Ez 15:1, 2
2 Ihe 13:22Ih 11:20, 21
2 Ihe 13:2Jos 18:28; 1Sa 10:26
2 Ihe 13:21Ez 15:6
2 Ihe 13:32Ih 11:1
2 Ihe 13:52Sa 7:12, 13; 1Ih 17:11, 14; Lu 1:32
2 Ihe 13:5Je 49:10; 2Sa 7:8; Ọm 78:70, 71
2 Ihe 13:5Ọm 89:28, 29
2 Ihe 13:62Ih 10:2
2 Ihe 13:61Ez 11:26, 27; 12:20
2 Ihe 13:81Ez 12:26, 28; 2Ih 11:15
2 Ihe 13:92Ih 11:14
2 Ihe 13:91Ez 12:31, 33; 13:33
2 Ihe 13:102Ih 11:16
2 Ihe 13:11Ọp 29:39
2 Ihe 13:11Ọp 30:1
2 Ihe 13:11Ọp 25:30
2 Ihe 13:11Ọp 25:31; 27:20
2 Ihe 13:12Ọg 10:9
2 Ihe 13:142Ih 14:11; 18:31
2 Ihe 13:182Ez 18:1, 5; 1Ih 5:20; 2Ih 16:8; Ọm 22:5; 37:5; Ne 1:7
2 Ihe 13:191Ez 12:28, 29
2 Ihe 13:19Jn 11:54
2 Ihe 13:201Sa 25:38; 1Ez 14:20; Ọrụ 12:21-23
2 Ihe 13:21Di 17:17
2 Ihe 13:222Ih 9:29; 12:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 13:1-22

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

13 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Jeroboam eze Izrel, Abaịja malitere ịchị Juda.+ 2 Ọ chịrị afọ atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Mịkaya,+ nwa Yurayel onye Gibia.+ Abaịja na Jeroboam lụsokwara ibe ha agha.+

3 Ndị agha Abaịja chị gaa agha ahụ dị narị puku anọ (400,000). Ha bụ ndị dike a zụrụ azụ.*+ Ndị agha nke Jeroboam dịkwa narị puku asatọ (800,000). Ha bụkwa ndị dike a zụrụ azụ.* Jeroboam haziri ha n’usoro maka agha ahụ. 4 Abaịja wee guzoro n’Ugwu Zemareyim, nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, sị: “Jeroboam na ndị Izrel niile, geenụ m ntị. 5 Ọ̀ bụ na unu amaghị na Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere Devid na ụmụ ya+ alaeze ka ha na-achị ndị Izrel ruo mgbe ebighị ebi?+ O nyere ha alaeze a mgbe ya na Devid gbara ndụ ga-adịru ebighị ebi.*+ 6 Ma Jeroboam+ nwa Nibat, onye na-ejere Solomọn nwa Devid ozi, nupụụrụ onyenwe ya isi.+ 7 Ndị na-abaghị uru, na-enweghịkwa ihe ha na-arụ sokwa ya nupụrụ Rehoboam nwa Solomọn isi, maka na Rehoboam bụ obere nwa, isi akabeghịkwa ya. O nweghịkwa ihe o nwere ike ime ha.

8 “Ugbu a, unu chere na unu ga-anapụli ụmụ Devid alaeze Jehova dị ha n’aka maka na unu dị ọtụtụ, nweekwa chi ụmụ ehi Jeroboam ji ọlaedo kpụọrọ unu.+ 9 Unu chụpụrụ ndị nchụàjà Jehova,+ bụ́ ụmụ Erọn, chụpụkwa ndị Livaị. Unu họpụtakwara ndị nchụàjà nke unu otú ndị ala ọzọ na-eme.+ Ọ na-abụ, onye weta otu oké ehi na ebule asaa, ya aghọọ onye nchụàjà nke ihe ndị na-abụghị chi. 10 Ma, ọ bụ Jehova bụ Chineke anyị.+ Anyị ahapụghịkwa ya. Ndị nchụàjà anyị, bụ́ ụmụ Erọn, na-ejere Jehova ozi, ndị Livaị ana-enyekwara ha aka. 11 N’ụtụtụ ọ bụla nakwa ná mgbede ọ bụla, ha na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ,+ na-amụnyekwa insens na-esi ísì ọma.+ Ha na-edosa achịcha a na-enye Chineke+ na tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. Ná mgbede ọ bụla, ha na-aga n’ihe e ji ọlaedo rụọ e ji adọsa ọkụ,* mụnye ọkụ na ya.+ Ha na-eme ihe ndị a n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị chọrọ ka anyị na-eme ha. Ma ununwa anaghịzi eme ha. 12 Ma, ezi Chineke nọnyeere anyị, na-edukwa anyị. Ndị nchụàjà ya jikwa opi ha ga-afụ iji gbaara anyị àmà ka anyị lụso unu agha. Ndị Izrel, unu alụsokwala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà agha, n’ihi na unu agaghị emeri.”+

13 Ma, Jeroboam ziri ụfọdụ ndị agha ya ka ha gaa zoo n’azụ ndị Juda, nke mere ka ndị agha ya nọrọ ndị Juda n’ihu, ndị agha ya ndị nke zoro ezo anọrọkwa ha n’azụ. 14 Mgbe ndị Juda tụgharịrị, ha hụrụ na e si ihu na azụ na-abịa ịlụso ha agha. Ha wee malite ịkpọku Jehova,+ ka ndị nchụàjà nọ na-afụsi opi ike. 15 Ndị Juda malitekwara iti mkpu agha. Mgbe ha tiwere ya, ezi Chineke mere ka Abaịja na ndị Juda merie Jeroboam na ndị Izrel niile. 16 Ndị Izrel gbaara ndị Juda ọsọ. Chineke nyefekwara ha n’aka ha. 17 Abaịja na ndị agha ya sụrụ ha akwụ, gbuo narị puku ndị agha ise (500,000) a zụrụ azụ.* 18 Otú a ka e si menye ndị Izrel ihere n’oge ahụ. Ma, ndị Juda meriri ha maka na ha tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha obi.+ 19 Abaịja nọkwa na-achụ Jeroboam, narakwa ya obodo dị iche iche. Ọ naara ya Betel+ na ime obodo ndị dị ya nso,* Jeshana na ime obodo ndị dị ya nso, nakwa Ifren+ na ime obodo ndị dị ya nso. 20 N’oge Abaịja na-achị, Jeroboam esighịzi ike otú o siburu. Jehova takwara ya ahụhụ, ya anwụọ.+

21 Ma Abaịja mere ka alaeze ya sikwuo ike. Ka oge na-aga, ọ lụrụ ụmụ nwaanyị iri na anọ,+ ha amụtara ya ụmụ nwoke iri abụọ na abụọ na ụmụ nwaanyị iri na isii. 22 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara ndụ Abaịja n’akwụkwọ, ma ihe ndị o mere ma ihe ndị o kwuru. Ọ bụ Ido onye amụma dere ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya