Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Eze nwaanyị Shiba gara na nke Solomọn (1-13)

      • Akụnụba Solomọn enweghị atụ (14-29)

1 Ndị Eze 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:29
  • +2Ih 9:1, 2; Mt 12:42

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1999, p. 30

1 Ndị Eze 10:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:10
  • +Ọp 25:3, 6; 2Ez 20:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1999, p. 30

1 Ndị Eze 10:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:28; Ek 12:9
  • +2Ih 9:3-8

1 Ndị Eze 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1999, p. 30-31

1 Ndị Eze 10:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “okwu ndị ị na-ekwu.”

1 Ndị Eze 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 8:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1999, p. 20

1 Ndị Eze 10:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1999, p. 20

1 Ndị Eze 10:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 43:11
  • +Ọm 72:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2008, p. 22

    11/1/1999, p. 20

    7/1/1999, p. 30-31

1 Ndị Eze 10:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkume ndị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:27, 28; Ọm 45:9
  • +2Ih 2:8
  • +2Ih 9:10, 11

1 Ndị Eze 10:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 5:12; Ọm 150:3

1 Ndị Eze 10:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nyekwa ya ihe ndị ọzọ otú aka hà Eze Solomọn.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 9:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1999, p. 30-31

1 Ndị Eze 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 9:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2008, p. 22

    5/15/1998, p. 3

    10/15/1996, p. 8-9

1 Ndị Eze 10:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu shekel bụ gram 11.4. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:25, 26
  • +2Ih 9:15, 16

1 Ndị Eze 10:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Maịna e kwuru okwu ya n’Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ gram 570. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:2

1 Ndị Eze 10:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 122:2, 5
  • +2Ih 9:17-19

1 Ndị Eze 10:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:9; Ọg 23:24; 24:9

1 Ndị Eze 10:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:2
  • +2Ih 9:20, 21

1 Ndị Eze 10:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    A na-akpọkwa ụgbọ mmiri na-aga Tashish ụgbọ mmiri Tashish.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:4; Ọm 72:10; Ezi 27:12; Jo 1:3
  • +1Ez 10:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2008, p. 27

1 Ndị Eze 10:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 5:19
  • +1Ez 3:12, 13; 4:29; 2Ih 9:22-24

1 Ndị Eze 10:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “achọ ihu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 2:6

1 Ndị Eze 10:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-agba ịnyịnya.”

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-agba ịnyịnya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:15, 16; 1Ez 4:26
  • +2Ih 1:14; 9:25

1 Ndị Eze 10:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ugwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 1:15; 9:27

1 Ndị Eze 10:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “sikwa n’Ijipt nakwa na Kiu; ndị na-azụrụ eze ahịa na-aga Kiu zụta ha.” Kiu a nwere ike ịbụ Silishia.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 1:16, 17; 9:28

1 Ndị Eze 10:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 10:11Ez 4:29
1 Eze 10:12Ih 9:1, 2; Mt 12:42
1 Eze 10:2Ọm 72:10
1 Eze 10:2Ọp 25:3, 6; 2Ez 20:13
1 Eze 10:41Ez 3:28; Ek 12:9
1 Eze 10:42Ih 9:3-8
1 Eze 10:51Ez 4:22
1 Eze 10:8Ilu 8:34
1 Eze 10:91Ez 5:7
1 Eze 10:10Je 43:11
1 Eze 10:10Ọm 72:10
1 Eze 10:111Ez 9:27, 28; Ọm 45:9
1 Eze 10:112Ih 2:8
1 Eze 10:112Ih 9:10, 11
1 Eze 10:122Ih 5:12; Ọm 150:3
1 Eze 10:132Ih 9:12
1 Eze 10:142Ih 9:13, 14
1 Eze 10:161Ez 14:25, 26
1 Eze 10:162Ih 9:15, 16
1 Eze 10:171Ez 7:2
1 Eze 10:18Ọm 122:2, 5
1 Eze 10:182Ih 9:17-19
1 Eze 10:19Je 49:9; Ọg 23:24; 24:9
1 Eze 10:211Ez 7:2
1 Eze 10:212Ih 9:20, 21
1 Eze 10:22Je 10:4; Ọm 72:10; Ezi 27:12; Jo 1:3
1 Eze 10:221Ez 10:18
1 Eze 10:23Ek 5:19
1 Eze 10:231Ez 3:12, 13; 4:29; 2Ih 9:22-24
1 Eze 10:24Ilu 2:6
1 Eze 10:26Di 17:15, 16; 1Ez 4:26
1 Eze 10:262Ih 1:14; 9:25
1 Eze 10:272Ih 1:15; 9:27
1 Eze 10:282Ih 1:16, 17; 9:28
1 Eze 10:29Jos 1:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 10:1-29

Ndị Eze nke Mbụ

10 Mgbe eze nwaanyị Shiba nụrụ akụkọ Solomọn, nụkwa na ude ọ na-ede mere ka a na-eto aha Jehova,+ ọ bịara ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha.+ 2 Ọtụtụ mmadụ so ya bịa Jeruselem.+ Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam,+ ọtụtụ ọlaedo, na nkume ndị dị oké ọnụ.* Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya. 3 Solomọn zakwara ya ajụjụ niile ọ jụrụ ya. O nweghị ihe ọ bụla nwaanyị ahụ jụrụ ya siiri ya ike ịza.

4 Mgbe eze nwaanyị Shiba hụrụ otú Solomọn si mara ihe,+ hụkwa ụlọ ọ rụrụ,+ 5 o riri ya ọnụ. Ihe ndị ọzọ ọ hụrụ riri ya ọnụ bụ nri a na-adọsara Solomọn na tebụl,+ otú e si hazie ndị na-ejere ya ozi, otú ndị na-ebutere ya nri si ebute ya, otú ndị na-ebutere ya mmanya si ebute ya na otú ha si eji ejiji, nakwa àjà a na-esu ọkụ ọ na-achụ mgbe niile n’ụlọ Jehova. 6 O wee sị eze: “Ihe m nụrụ n’obodo m gbasara ike ị na-akpa* nakwa otú i si mara ihe bụ eziokwu. 7 Ma, ekwetaghị m ihe ndị mmadụ nọ na-akọ ruo ugbu a m bịara jiri anya m hụ ya. A gwarughịdị m ọkara ihe m hụrụ. Otú ị maruru ihe na otú i nweruru akụ̀ karịrị ihe m nụrụ. 8 Ndị gị ga na-enwe obi ụtọ. Ndị na-ejere gị ozi, ndị gị na ha na-anọ mgbe niile, ha ana-ege ntị n’okwu onye amamihe ị na-ekwu, ga na-enwekwa obi ụtọ.+ 9 Ka e too Jehova Chineke gị,+ onye mere ka ị nọrọ n’ocheeze Izrel, maka na ihe gị masịrị ya. Jehova hụrụ ndị Izrel n’anya, ọ ga-ahụkwa ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ya mere o ji họrọ gị ka ị bụrụ eze ha, ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume.”

10 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120), mmanụ balsam karịrị akarị,+ na nkume ndị dị oké ọnụ.*+ O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.

11 E si Ofa jiri ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram bute ọlaedo+ na osisi algọm+ karịrị akarị nakwa nkume ndị dị oké ọnụ.*+ 12 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé n’ụlọ Jehova na n’ụlọ* eze, jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú ahụ ọzọ, a hụbeghịkwa ndị há otú ahụ ọzọ ruo taa.

13 Eze Solomọn nyere eze nwaanyị Shiba ihe ọ bụla masịrị ya ọ rịọrọ ya, nyekwa ya ihe ndị ọzọ o ji aka ya kpebie inye ya.* Nwaanyị ahụ na ndị na-ejere ya ozi mechara laghachi n’obodo ha.+

14 N’afọ ọ bụla, ọlaedo a na-ebutere Solomọn na-adị narị talent isii na iri isii na isii (666),+ 15 n’agụnyeghị ndị nke ndị ahịa dị iche iche na ndị eze ndị Arab niile nakwa ndị gọvanọ mpaghara dị iche iche na-ebutere Solomọn.

16 Eze Solomọn jikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị nnukwu ọta abụọ (200)+ (o ji narị shekel* ọlaedo isii (600) rụọ ọta nke ọ bụla).+ 17 O jikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (300) (o ji maịna* ọlaedo atọ rụọ obere ọta nke ọ bụla). Eze dowekwara ha n’ụlọ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+

18 Eze jikwa ọdụ́ rụọ otu nnukwu ocheeze+ ma were ọlaedo a nụchara anụcha machie ya.+ 19 Steepụ e si arịgo n’ocheeze ahụ nwere ụzọ ebe isii a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe ya. E nwekwara ihe dị gburugburu kpuchiri azụ ocheeze ahụ. A rụnyekwara ebe a na-atụkwasị aka n’akụkụ ya abụọ. A kpụnyekwara ọdụm abụọ+ n’akụkụ ebe nke ọ bụla a na-atụkwasị aka. 20 A kpụnyere ọdụm iri na abụọ n’elu ebe isii ahụ a na-azọkwasị ụkwụ ma a rịgowe steepụ ahụ. Ọdụm abụọ dị na nke ọ bụla n’elu steepụ ndị ahụ, otu n’aka nri, otu n’aka ekpe. O nweghị alaeze ọzọ rụrụ ụdị ihe a.

21 E ji ọlaedo mee iko niile Eze Solomọn nwere, jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’ụlọ ahụ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ E nweghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee, n’ihi na e nweghị ihe e ji ọlaọcha kpọrọ n’oge Solomọn na-achị.+ 22 Eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri ha na ụgbọ mmiri ndị nke Haịram na-eso esi n’oké osimiri aga Tashish.*+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru.

23 Eze Solomọn nwere akụnụba karịa ndị eze ndị ọzọ niile nọ n’ụwa,+ kakwa ha mara ihe.+ 24 Ndị mmadụ na-esikwa ebe niile n’ụwa achọta* Solomọn ka ha gere okwu onye amamihe Chineke tinyere n’obi ya.+ 25 Kwa afọ, onye ọ bụla n’ime ha na-ewetara ya onyinye. Ha na-eweta ihe ndị e ji ọlaọcha mee, ihe ndị e ji ọlaedo mee, uwe, ngwá agha, mmanụ balsam, ịnyịnya, na jakị.

26 Solomọn nọkwa na-enweta ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya.* O nwere otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị anọ (1,400) nakwa puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+ O dowekwara ha n’obodo dị iche iche a na-edowe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị yanwa bụ́ eze nso na Jeruselem.+

27 Ọlaọcha eze webatara na Jeruselem dị ọtụtụ ka nkume. Osisi sida o butere dịkwa ọtụtụ ka osisi sịkamọ ndị dị na Shefila.*+

28 Solomọn sikwa n’Ijipt na-atụbata ịnyịnya. Ọ bụkwa ndị na-azụrụ ya ahịa na-atụbata ha n’ìgwè n’ìgwè.*+ 29 Ha na-eji narị mkpụrụ ego ọlaọcha isii (600) esi n’Ijipt atụbata otu ụgbọ ịnyịnya, ha na-ejikwa otu narị mkpụrụ ego ọlaọcha na iri ise (150) atụbata otu ịnyịnya. Ha na-eresịkwa ha ndị eze niile na-achị ndị Het+ na ndị nke na-achị ndị Siria.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya