Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Ihe ọma ndị Josaya mere (1-20)

      • Ndị Juda mere Ememme Ngabiga (21-23)

      • Ihe ọma ndị ọzọ Josaya mere (24-27)

      • Josaya nwụrụ (28-30)

      • Jehoahaz malitere ịchị Juda (31-33)

      • Jehoyakim malitere ịchị Juda (34-37)

2 Ndị Eze 23:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:29, 30

2 Ndị Eze 23:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:26
  • +Ọp 24:8
  • +2Ez 22:8

2 Ndị Eze 23:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “agbaa ndụ ọzọ.”

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 11:17; 2Ih 15:10, 12
  • +Jos 24:24, 25; 2Ih 34:31, 32

2 Ndị Eze 23:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:4
  • +2Ez 21:1, 7; 2Ih 34:4
  • +1Ez 12:28, 29

2 Ndị Eze 23:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:1, 3; Jer 8:1, 2

2 Ndị Eze 23:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:1, 7
  • +Di 7:25
  • +2Ih 34:4

2 Ndị Eze 23:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-agba akwụna n’ụlọ arụsị.” O nwere ike ịbụ na ịgba akwụna a bụ ụdị nke e ji efe chi dị iche iche.

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:22; Di 23:17, 18; 1Ez 15:11, 12; 22:46

2 Ndị Eze 23:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 21:17, 19; 1Ez 15:22
  • +Je 21:31

2 Ndị Eze 23:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụmụnne ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 44:10; Mal 2:7, 8

2 Ndị Eze 23:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Gehena.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 7:31
  • +Jos 15:8
  • +2Ez 16:2, 3; Jer 32:35

2 Ndị Eze 23:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ụlọ a na-anọ eri nri na nke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:19; Ezi 8:16

2 Ndị Eze 23:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 19:13; Zef 1:4, 5
  • +2Ez 21:1, 5

2 Ndị Eze 23:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’aka nri.” Ya bụ, ebe ndịda, ma mmadụ chee ihu ebe ọwụwa anyanwụ.

  • *

    Ya bụ, Ugwu Oliv, karịchaa, ná mgbada mgbada ebe ndịda ya nke a na-akpọkwa Ugwu Imebi Iwu.

  • *

    Ya bụ, chi nwaanyị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Zef 1:4, 5
  • +1Ez 11:5, 7

2 Ndị Eze 23:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:24; Di 7:5; 2Ih 34:1, 3

2 Ndị Eze 23:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:28, 33
  • +2Ih 34:6, 7

2 Ndị Eze 23:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:2

2 Ndị Eze 23:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:1

2 Ndị Eze 23:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:30, 31

2 Ndị Eze 23:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:25, 31; 13:32; 2Ez 17:9
  • +2Ih 34:6, 7

2 Ndị Eze 23:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:2

2 Ndị Eze 23:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:1
  • +Ọp 12:3-14

2 Ndị Eze 23:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:18, 19

2 Ndị Eze 23:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “terafim.”

  • *

    Ọ ga-abụ na ihe a kpọrọ arụsị ndị ahụ n’asụsụ Hibru bụ nwanne okwu Hibru ọzọ nke pụtara “nsị.” E ji ya egosi na ihe na-asọ oyi.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:31; Di 18:10, 11; 2Ez 21:1, 6; Aịz 8:19
  • +Je 31:19
  • +Ọg 33:52; Di 12:2
  • +2Ez 22:8

2 Ndị Eze 23:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:29

2 Ndị Eze 23:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:11, 12; 24:3, 4; Jer 15:4

2 Ndị Eze 23:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 29:28; 2Ez 25:11; Ezi 23:33
  • +2Ez 18:11; 21:13
  • +Di 12:5; 1Ez 8:29; 9:3

2 Ndị Eze 23:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:15; 2Ih 35:20-25; Zek 12:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2000, p. 30

2 Ndị Eze 23:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:1, 2

2 Ndị Eze 23:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 22:11
  • +2Ez 24:18

2 Ndị Eze 23:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 21:1, 2, 19-21

2 Ndị Eze 23:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:29
  • +Jer 39:5; 52:10
  • +2Ih 36:3

2 Ndị Eze 23:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:4, 5
  • +Jer 22:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jeremaya, p. 158-159

2 Ndị Eze 23:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 1:3; 22:18, 19
  • +2Ih 36:5

2 Ndị Eze 23:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 26:21; 36:22-24
  • +2Ih 28:24, 25; 33:1, 4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 23:12Ih 34:29, 30
2 Eze 23:2Di 31:26
2 Eze 23:2Ọp 24:8
2 Eze 23:22Ez 22:8
2 Eze 23:32Ez 11:17; 2Ih 15:10, 12
2 Eze 23:3Jos 24:24, 25; 2Ih 34:31, 32
2 Eze 23:42Ez 22:4
2 Eze 23:42Ez 21:1, 7; 2Ih 34:4
2 Eze 23:41Ez 12:28, 29
2 Eze 23:52Ez 21:1, 3; Jer 8:1, 2
2 Eze 23:62Ez 21:1, 7
2 Eze 23:6Di 7:25
2 Eze 23:62Ih 34:4
2 Eze 23:7Le 18:22; Di 23:17, 18; 1Ez 15:11, 12; 22:46
2 Eze 23:8Jos 21:17, 19; 1Ez 15:22
2 Eze 23:8Je 21:31
2 Eze 23:9Ezi 44:10; Mal 2:7, 8
2 Eze 23:10Jer 7:31
2 Eze 23:10Jos 15:8
2 Eze 23:102Ez 16:2, 3; Jer 32:35
2 Eze 23:11Di 4:19; Ezi 8:16
2 Eze 23:12Jer 19:13; Zef 1:4, 5
2 Eze 23:122Ez 21:1, 5
2 Eze 23:13Zef 1:4, 5
2 Eze 23:131Ez 11:5, 7
2 Eze 23:14Ọp 23:24; Di 7:5; 2Ih 34:1, 3
2 Eze 23:151Ez 12:28, 33
2 Eze 23:152Ih 34:6, 7
2 Eze 23:161Ez 13:2
2 Eze 23:171Ez 13:1
2 Eze 23:181Ez 13:30, 31
2 Eze 23:191Ez 12:25, 31; 13:32; 2Ez 17:9
2 Eze 23:192Ih 34:6, 7
2 Eze 23:201Ez 13:2
2 Eze 23:212Ih 35:1
2 Eze 23:21Ọp 12:3-14
2 Eze 23:222Ih 35:18, 19
2 Eze 23:24Le 19:31; Di 18:10, 11; 2Ez 21:1, 6; Aịz 8:19
2 Eze 23:24Je 31:19
2 Eze 23:24Ọg 33:52; Di 12:2
2 Eze 23:242Ez 22:8
2 Eze 23:25Di 4:29
2 Eze 23:262Ez 21:11, 12; 24:3, 4; Jer 15:4
2 Eze 23:27Di 29:28; 2Ez 25:11; Ezi 23:33
2 Eze 23:272Ez 18:11; 21:13
2 Eze 23:27Di 12:5; 1Ez 8:29; 9:3
2 Eze 23:291Ez 9:15; 2Ih 35:20-25; Zek 12:11
2 Eze 23:302Ih 36:1, 2
2 Eze 23:31Jer 22:11
2 Eze 23:312Ez 24:18
2 Eze 23:322Ez 21:1, 2, 19-21
2 Eze 23:332Ez 23:29
2 Eze 23:33Jer 39:5; 52:10
2 Eze 23:332Ih 36:3
2 Eze 23:342Ih 36:4, 5
2 Eze 23:34Jer 22:11, 12
2 Eze 23:36Jer 1:3; 22:18, 19
2 Eze 23:362Ih 36:5
2 Eze 23:37Jer 26:21; 36:22-24
2 Eze 23:372Ih 28:24, 25; 33:1, 4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 23:1-37

Ndị Eze nke Abụọ

23 Eze wee zie ozi, a kpọkọọ ndị okenye niile nọ na Juda na Jeruselem.+ 2 Eze na mmadụ niile bi na Juda na Jeruselem gaziri n’ụlọ Jehova, ma ndị nta ma ndị ukwu, ma ndị nchụàjà ma ndị amụma. Ọ gụpụtaara ha ihe niile e dere n’akwụkwọ+ ọgbụgba ndụ ahụ+ a hụrụ n’ụlọ Jehova.+ 3 Eze guzo n’akụkụ ogidi, ya na Jehova agbaa ndụ*+ na ya ga na-eso Jehova nakwa na ya ga-eji obi ya niile na mkpụrụ obi* ya niile na-edebe iwu ya, na-eme ihe o kwuru, na-esokwa ntụziaka ya. O kwukwara na otú ọ ga-esi eme ya bụ ịna-eme ihe e kwuru n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ a. Mmadụ niile wee kweta na ha ga na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ahụ.+

4 Eze gwaziri Hilkaya,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ndị nchụàjà ibe ya, na ndị na-eche ọnụ ụzọ nche, ka ha wepụta arịa niile dị n’ụlọ nsọ Jehova, bụ́ ndị a rụrụ iji na-efe Bel, ogwe osisi arụsị,*+ na ihe niile dị n’eluigwe. Mgbe ha wepụtachara ihe ndị ahụ, o suru ha ọkụ n’azụ Jeruselem, n’ala dị na Ndagwurugwu Kidrọn. O kpokwaara ntụ ha gaa Betel.+ 5 Ọ chụpụrụ ndị nchụàjà chi ndị ala ọzọ, ndị ndị eze Juda họpụtara ka ha na-esu àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’obodo ndị gbara Jeruselem gburugburu. Ọ chụpụkwara ma ndị na-esuru Bel àjà ọkụ, ma ndị nke na-esuru anyanwụ, ọnwa, ìgwè kpakpando a na-akpọ zodịak, na ihe niile dị n’eluigwe.+ 6 O si n’ụlọ Jehova bupụ ogwe osisi arụsị,*+ buga ya na Ndagwurugwu Kidrọn, n’azụ Jeruselem, suo ya ọkụ+ ebe ahụ, gweriekwa ya ya aghọọ ntụ. Ọ wụsasịkwara ntụ ya ebe a na-eli ndị nkịtị.+ 7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị dị n’ụlọ Jehova ebe ụmụ nwoke bụ́ ndị akwụna*+ na-anọ, ebe ụmụ nwaanyị na-anọkwa akpa ákwà ụlọikwuu a na-eji efe ogwe osisi arụsị.*

8 Ọ kpọpụtakwara ndị nchụàjà niile nọ n’obodo ndị dị na Juda, meekwa ka a gharazie ịnọ n’ebe ndị dị elu na-efe ofufe. Ebe ndị ahụ dị elu, ndị dị malite na Giba+ ruo Bia-shiba,+ ka ndị nchụàjà na-anọ esu àjà ọkụ. Ọ kwatukwara ebe ndị dị elu, ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá Joshụa, bụ́ onyeisi obodo. Ọnụ ụzọ ámá a dị n’aka ekpe ma e si n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ na-abata. 9 Ndị nchụàjà ndị na-anọ ebe ndị dị elu achụ àjà anaghị achụ àjà n’ebe ịchụàjà Jehova dị na Jeruselem.+ Mana, ha na-eso ndị nchụàjà ibe ha* ata achịcha na-ekoghị eko. 10 Eze mekwara ka a gharazie ịnọ na Tofet,+ nke dị na Ndagwurugwu Ụmụ Hinọm,*+ na-efe ofufe, ka onye ọ bụla ghara ịkpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ, jiri ya chụọrọ Molek+ àjà. 11 O mekwara ka ịnyịnya ndị eze Juda nyere ka e jiri na-efe anyanwụ kwụsị isi n’ụlọ* Netan-melek, bụ́ onye na-eje ozi n’obí eze, abata n’ụlọ Jehova. Ụlọ a dị n’ebe a rụnyere ihe n’ụzọ e si abata n’ụlọ nsọ. Eze gbakwara ụgbọ ịnyịnya ndị a na-eji efe anyanwụ+ ọkụ. 12 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà niile ndị eze Juda rụrụ n’elu ụlọ+ elu Ehaz, kwatusịakwa ebe ịchụàjà niile Manase rụrụ n’ogige abụọ dị n’ụlọ Jehova.+ Ọ kụriri ha ma wụfuo ntụ ha na Ndagwurugwu Kidrọn. 13 Eze mekwara ka a gharazie ịnọ n’ebe ndị dị elu chere Jeruselem ihu na-efe ofufe. Ha dị n’ebe ndịda* Ugwu Mbibi.* Ọ bụ Solomọn eze Izrel rụrụ ha. O nwere nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Ashtọret, bụ́ chi* rụrụ arụ ndị Saịdọn na-efe, nwee nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, nweekwa nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Milkọm,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ 14 Ọ kụrisịkwara ogidi arụsị, gbutuchaakwa ogwe osisi arụsị,*+ wụjuokwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ebe ogidi na ogwe osisi ndị ahụ dịbu. 15 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà na ebe dị elu dị na Betel, nke Jeroboam nwa Nibat rụrụ, nke mekwara ka ndị Izrel mehie.+ Mgbe ọ kwatuchara ebe ịchụàjà ahụ na ebe ahụ dị elu, ọ gbara ebe ahụ dị elu ọkụ, gwerie ya ka ọ ghọọ ntụ, gbaakwa ogwe osisi arụsị*+ ahụ ọkụ.

16 Mgbe Josaya tụgharịrị hụ ili ndị dị n’ugwu ahụ, o ziri ndị mmadụ, ha agaa chịpụta ọkpụkpụ ndị dị na ha, suokwa ha ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ihe a mere ka a gharazie ịnọ n’ebe ịchụàjà ahụ na-efe ofufe. O mezukwara ihe Jehova si n’ọnụ onye nke ezi Chineke kwuo na ọ ga-eme.+ 17 Josaya jụkwara ndị obodo ahụ, sị: “Ònye ka e liri ebe ahụ m na-ahụ nkume na-egosi ebe e liri mmadụ?” Ha asị ya: “Ọ bụ ili otu onye nke ezi Chineke si Juda+ bịa buo amụma gbasara ihe a i mere ebe ịchụàjà dị na Betel.” 18 Ya asị ha: “Onye akpala ọkpụkpụ ya aka. Hapụnụ ya ebe ahụ.” N’ihi ya, ha hapụrụ ọkpụkpụ ya na ọkpụkpụ onye amụma ahụ si Sameria bịa.+

19 Josaya kwatukwara ụlọ niile a na-anọ efe ofufe n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Sameria.+ Ọ bụ ndị eze Izrel rụrụ ha, si otú ahụ kpasuo Chineke iwe. Josaya mere ụlọ ndị ahụ ihe niile o mere ebe dị elu na Betel.+ 20 O gbukwara ndị nchụàjà niile nọ ebe ahụ, ndị na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu. O gburu ha n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ, kpọọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ.+ Mgbe o mechara, ọ laghachiri Jeruselem.

21 Eze gwakwara mmadụ niile, sị: “Meerenụ Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Ngabiga+ otú e dere n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ a ka a na-eme.”+ 22 E metụbeghị ụdị Ememme Ngabiga a ma n’oge ndị ikpe na-ekpere Izrel ikpe ma n’oge niile ndị eze Izrel na ndị eze Juda ndị ọzọ chịrị.+ 23 Ma, n’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Eze Josaya, e meere Jehova Ememme Ngabiga a na Jeruselem.

24 Josaya bibikwara ndị na-agba afa, ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ arụsị ezinụlọ,*+ arụsị dị iche iche na-asọ oyi,* na ihe niile rụrụ arụ dị na Juda nakwa na Jeruselem. O si otú a mee ihe e kwuru n’Iwu ahụ+ e dere n’akwụkwọ ahụ Hilkaya onye nchụàjà hụrụ n’ụlọ Jehova.+ 25 O nweghị eze dị ka ya ná ndị eze niile bu ya ụzọ. O ji obi ya niile na mkpụrụ obi*+ ya niile na ike ya niile lọghachikwute Jehova. O mere ihe niile Iwu Mosis kwuru. O nweghịkwa onye dị ka ya mgbe ọ nwụchara.

26 Ma, Jehova akwụsịghị iwesa ndị Juda ezigbo iwe ọ nọ na-ewesa ha n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere.+ 27 Jehova sịrị: “M ga-ewepụ Juda n’ihu m,+ otú m wepụrụ Izrel.+ M ga-ajụkwa Jeruselem, bụ́ obodo m họọrọ. M ga-ajụkwa ụlọ ahụ m kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+

28 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Josaya na ihe niile o mere n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 29 N’oge ọ na-achị, Fero Niko eze Ijipt gara ka ọ lụso eze Asiria agha n’akụkụ Osimiri Yufretis, Josaya agawa ịlụso Fero Niko agha. Ma mgbe Niko hụrụ ya, o gburu ya n’ebe dị nso na Megido.+ 30 Ndị na-ejere ya ozi wee jiri ụgbọ ịnyịnya si Megido bulata ozu ya Jeruselem, liekwa ya n’ili ya. Ndị Juda wee kpọrọ Jehoahaz nwa ya tee ya mmanụ, chie ya eze, ya anọchie nna ya.+

31 Jehoahaz+ dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 32 Jehoahaz nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, otú nna nna ya hà mere.+ 33 Fero Niko+ wee kwụsị ya ịchị na Jeruselem ma tụọ ya mkpọrọ na Ribla+ dị na Hemat. Ọ manyekwara ndị Juda ka ha kwụọ ya otu narị (100) talent* ọlaọcha na otu talent ọlaedo.+ 34 Fero Niko chikwara Elayakim nwa Josaya eze ka ọ nọchie Josaya nna ya. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, ọ kpọọrọ Jehoahaz kpọta Ijipt,+ ọ bụkwa ebe ahụ ka ọ nọ nwụọ.+ 35 Jehoyakim kwụrụ Fero ọlaọcha na ọlaedo ahụ ọ manyere ya ịkwụ, ma o kere ndị obodo ya ụtụ iji nweta ihe o ji kwụọ ya. O kenyere onye ọ bụla nọ n’obodo ahụ ọlaọcha na ọlaedo ole ọ ga-eweta otú aka onye nke ọ bụla hà. Otú a ka o si kwụọ Fero Niko ụgwọ ahụ.

36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma. 37 Ọ nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova+ otú nna nna ya hà mere.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya