Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ

      • Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee (1-11)

      • Eze Babịlọn zitere ndị bịara hụ Hezekaya (12-19)

      • Hezekaya nwụrụ (20, 21)

2 Ndị Eze 20:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:24
  • +Aịz 38:1-3

2 Ndị Eze 20:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 31:20, 21; Ọm 25:7; 119:49

2 Ndị Eze 20:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:4-6

2 Ndị Eze 20:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “N’ụbọchị nke atọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 39:12
  • +Di 32:39; Ọm 41:3; 103:3; 147:3
  • +Ọm 66:13; 116:12-14

2 Ndị Eze 20:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:22; Aịz 10:24
  • +2Ez 19:34; Aịz 37:35

2 Ndị Eze 20:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:21, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2003, p. 25

2 Ndị Eze 20:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụbọchị nke atọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 6:17; Aịz 7:11

2 Ndị Eze 20:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ na a na-eji ebe e si arịgo n’ụlọ agụ oge otú e si eji onyinyo agụ oge ma anwụ chawa.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:7, 8

2 Ndị Eze 20:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 10:12; 2Ih 32:31

2 Ndị Eze 20:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 39:1, 2

2 Ndị Eze 20:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gere ndị wetara ihe ndị ahụ ntị.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:27

2 Ndị Eze 20:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 39:3, 4

2 Ndị Eze 20:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

2 Ndị Eze 20:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 39:5-7

2 Ndị Eze 20:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:12, 13; 25:13; 2Ih 36:7, 18; Jer 27:21, 22; Da 1:2

2 Ndị Eze 20:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:12
  • +Da 1:19; 2:49

2 Ndị Eze 20:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ma ọ bụrụ na udo na eziokwu ga-adị.”

  • *

    Na Hibru, “n’ụbọchị m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 141:5
  • +Aịz 39:8

2 Ndị Eze 20:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 9:11
  • +2Ih 32:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 27

    6/15/1997, p. 9-10

    8/15/1996, p. 5-6

    Teta!,

    6/8/1996, p. 30

2 Ndị Eze 20:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10
  • +2Ez 21:16; 23:26; 2Ih 33:11-13
  • +2Ih 32:33

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Eze 20:12Ih 32:24
2 Eze 20:1Aịz 38:1-3
2 Eze 20:32Ih 31:20, 21; Ọm 25:7; 119:49
2 Eze 20:4Aịz 38:4-6
2 Eze 20:5Ọm 39:12
2 Eze 20:5Di 32:39; Ọm 41:3; 103:3; 147:3
2 Eze 20:5Ọm 66:13; 116:12-14
2 Eze 20:62Ih 32:22; Aịz 10:24
2 Eze 20:62Ez 19:34; Aịz 37:35
2 Eze 20:7Aịz 38:21, 22
2 Eze 20:8Ikp 6:17; Aịz 7:11
2 Eze 20:9Aịz 38:7, 8
2 Eze 20:11Jos 10:12; 2Ih 32:31
2 Eze 20:12Aịz 39:1, 2
2 Eze 20:132Ih 32:27
2 Eze 20:14Aịz 39:3, 4
2 Eze 20:16Aịz 39:5-7
2 Eze 20:172Ez 24:12, 13; 25:13; 2Ih 36:7, 18; Jer 27:21, 22; Da 1:2
2 Eze 20:182Ez 24:12
2 Eze 20:18Da 1:19; 2:49
2 Eze 20:19Ọm 141:5
2 Eze 20:19Aịz 39:8
2 Eze 20:20Jn 9:11
2 Eze 20:202Ih 32:30
2 Eze 20:211Ez 2:10
2 Eze 20:212Ez 21:16; 23:26; 2Ih 33:11-13
2 Eze 20:212Ih 32:33
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Eze 20:1-21

Ndị Eze nke Abụọ

20 N’oge ahụ, Hezekaya rịawara ọrịa, nọrọkwa n’ọnụ ọnwụ.+ Aịzaya onye amụma bụ́ nwa Emọz wee bịa gwa ya, sị: “Jehova sịrị, ‘Gwa ndị ezinụlọ gị ihe ha ga-eme ma ị nwụọ, n’ihi na ị gaghị agbake. Ị ga-anwụ.’”+ 2 N’ihi ya, Hezekaya chere ihu n’ahụ́ ụlọ, bido ịrịọ Jehova, sị: 3 “Jehova, biko, ana m arịọ gị ka i cheta otú m si jiri obi m niile na-eso gị mgbe niile, na otú m si mee ihe dị mma n’anya gị.”+ Hezekaya bewere ákwá, na-ebesi ya ike.

4 Mgbe Aịzaya na-erubeghị n’etiti mbara èzí eze, Jehova gwara ya, sị:+ 5 “Laghachi, gwa Hezekaya, bụ́ onye na-edu ndị m, sị, ‘Jehova, bụ́ Chineke Devid nna nna gị, sịrị: “Anụla m ekpere gị. Ahụla m anya mmiri gị.+ M ga-agwọ gị.+ Nwanne echi,* ị ga-aga n’ụlọ Jehova.+ 6 M ga-eme ka ị dịkwuo ndụ afọ iri na ise. M ga-anapụta ma gị ma obodo a n’aka eze Asiria.+ M ga-echebekwa obodo a n’ihi aha m nakwa n’ihi Devid ohu m.”’”+

7 Aịzaya wee sị: “Wetanụ mkpụrụ fig kpọrọ nkụ a kpụrụ akpụ.” Ha wee weta ya, tụkwasị ya n’etuto toro ya, Hezekaya ejiri nwayọọ nwayọọ gbakee.+

8 Hezekaya jụburu Aịzaya, sị: “Olee ihe ga-egosi+ na Jehova ga-agwọ m nakwa na m ga-aga n’ụlọ Jehova nwanne echi?”* 9 Aịzaya asị: “Jehova ga-eme ihe ga-egosi gị na ọ ga-eme ihe o kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘Ị̀ chọrọ ka onyinyo jiri nzọụkwụ iri gaa ihu n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ,* ka ị̀ chọrọ ka o jiri nzọụkwụ iri laa azụ?’”+ 10 Hezekaya asị: “Ọ dị mfe ime ka onyinyo jiri nzọụkwụ iri gaa ihu, ma ọ dịghị mfe ime ka o jiri nzọụkwụ iri laa azụ.” 11 N’ihi ya, Aịzaya onye amụma kpọkuru Jehova, ya emee ka onyinyo dị n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz laa azụ nzọụkwụ iri.+

12 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Birodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.+ 13 Hezekaya nabatara ndị wetara ihe ndị ahụ.* O gosikwara ha ụlọ e dowere akụ̀ ya niile,+ ma ọlaọcha ma ọlaedo ma mmanụ balsam ma mmanụ ndị ọzọ dị oké ọnụ ma ngwá agha ya nakwa ihe niile dị ebe a na-edowe akụ̀ ya. O nweghị ihe Hezekaya na-egosighị ha n’ụlọ* ya nakwa n’ebe niile ọ na-achị.

14 Mgbe e mechara, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya ma jụọ ya, sị: “Gịnị ka ndị a bịaranụ kwuru? Ebeekwa ka ha si bịa?” Hezekaya asị: “Ha si ebe dị anya bịa, ha si Babịlọn.”+ 15 Aịzaya jụziri ya, sị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ* gị?” Hezekaya asị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. O nweghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edowe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”

16 Aịzaya asị Hezekaya: “Nụrụ ihe Jehova kwuru,+ 17 ‘Oge na-abịa mgbe a ga-abịa buru ihe niile dị n’ụlọ* gị nakwa ihe niile nna nna gị hà kpakọtara ruo taa laa Babịlọn.+ O nweghị ihe ga-afọdụ.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. 18 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nwoke ị ga-amụ, ha aghọọ ndị na-eje ozi n’obí eze Babịlọn.’”+

19 Hezekaya asị Aịzaya: “Ihe Jehova kwuru, nke ị gwara m, dị mma.”+ Ọ sịkwara: “Ọ dị mma ma ọ bụrụ na udo ga-adị, obi eruokwa onye ọ bụla ala* n’oge niile m dị ndụ.”*+

20 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya, ike niile ọ kpara, otú o si rụọ ọdọ mmiri,+ waa okpo mmiri ma mee ka mmiri bata n’obodo ya,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 21 Hezekaya mechara nwụọ otú nna nna ya hà+ nwụrụ. Manase+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya