1
2
3
4
Ebe ịchụàjà, otu nnukwu efere a na-akpọ Oké Osimiri, na efere iri (1-6)
Ihe ndị e ji adọsa ọkụ, tebụl iri, na ogige abụọ (7-11a)
A rụchara ihe ndị e ji chọọ ụlọ nsọ mma (11b-22)
5
6
7
Ebube Jehova jupụtara n’ụlọ nsọ ya (1-3)
Ememme ndị Izrel ji nyefee Chineke ụlọ nsọ ya (4-10)
Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ (11-22)
8
Ihe ndị ọzọ Solomọn rụrụ (1-11)
Solomọn haziri otú a ga-esi na-efe Chineke n’ụlọ nsọ (12-16)
Ụgbọ mmiri ndị e ziteere Solomọn (17, 18)
9
10
11
12
13
14
15
16
17
Jehoshafat malitere ịchị Juda (1-6)
A gara kụziere ndị nọ n’obodo ndị dị na Juda ihe (7-9)
Ndị agha Jehoshafat (10-19)
18
Jehoshafat na Ehab gbakọrọ aka na-eme ihe (1-11)
Mịkaya buru amụma na a ga-emeri ndị Izrel n’agha (12-27)
E gburu Ehab na Remọt-gilied (28-34)
19
20
Mba ndị bi ndị Juda nso bịara ịlụso ha agha (1-4)
Jehoshafat rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka (5-13)
Jehova zara ekpere ya (14-19)
Chineke rụrụ ọrụ ebube zọpụta ndị Juda (20-30)
Mgbe Eze Jehoshafat nwụrụ (31-37)
21
Jehoram malitere ịchị Juda (1-11)
Ịlaịja detaara Jehoram akwụkwọ ozi (12-15)
Jehoram nwụrụ ọnwụ ihere (16-20)
22
23
24
Ọchịchị Jehoash (1-3)
Jehoash rụziri ụlọ nsọ Chineke (4-14)
Jehoash malitere ife arụsị (15-22)
Ndị na-ejere Jehoash ozi gara gbuo ya (23-27)
25
Amazaya malitere ịchị Juda (1-4)
Amazaya na ndị Ịdọm lụrụ agha (5-13)
Amazaya fere arụsị (14-16)
Amazaya na Jehoash eze Izrel lụrụ agha (17-24)
Mgbe Amazaya nwụrụ (25-28)
26
Ọzaya malitere ịchị Juda (1-5)
Ike ndị Ọzaya kpara n’agha (6-15)
Chineke mere ka Ọzaya rịawa ekpenta n’ihi na ọ dị mpako (16-21)
Mgbe Ọzaya nwụrụ (22, 23)
27
28
Ehaz malitere ịchị Juda (1-4)
Ndị Siria na ndị Izrel meriri ndị Juda n’agha (5-8)
Oded dụrụ ndị Izrel ọdụ (9-15)
E wedara ndị Juda ala (16-19)
Mgbe Ehaz malitere ife arụsị na mgbe ọ nwụrụ (20-27)
29
Hezekaya malitere ịchị Juda (1, 2)
Ihe ọma ndị Hezekaya mere (3-11)
E mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (12-19)
A maliteghachiri ịrụ ọrụ ndị a na-arụ n’ụlọ nsọ (20-36)
30
31
32
Senakerib gara ka ọ lụso Jeruselem agha (1-8)
Senakerib mara Jehova aka (9-19)
Otu mmụọ ozi gara sụọ ndị agha Asiria akwụ (20-23)
Mgbe Hezekaya rịara ọrịa na mgbe ọ bịara dị mpako (24-26)
Otú ihe si gaziere Hezekaya na mgbe ọ nwụrụ (27-33)
33
Manase malitere ịchị Juda (1-9)
Manase chegharịrị ná mmehie ya (10-17)
Mgbe Manase nwụrụ (18-20)
Amọn malitere ịchị Juda (21-25)
34
Josaya malitere ịchị Juda (1, 2)
Ihe ọma ndị Josaya mere (3-13)
A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Chineke (14-21)
Họlda buru amụma na ndị Juda ga-ahụsi anya (22-28)
Josaya gụpụtaara ndị obodo ya akwụkwọ e dere Iwu Chineke (29-33)
35
36
Jehoahaz malitere ịchị Juda (1-3)
Jehoyakim malitere ịchị Juda (4-8)
Jehoyakin malitere ịchị Juda (9, 10)
Zedekaya malitere ịchị Juda (11-14)
E bibiri Jeruselem (15-21)
Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ nsọ Chineke (22, 23)