EZIKIEL
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
Jeruselem dị ka osisi vaịn na-abaghị uru (1-8)
-
Chineke hụrụ Jeruselem n’anya (1-63)
Chineke nyeere Jeruselem aka mgbe ọ dị ka nwa a jụrụ ajụ (1-7)
Chineke chọrọ Jeruselem mma, ha agbaakwa ndụ ịbụ di na nwunye (8-14)
Jeruselem hapụrụ di ya kwawa iko (15-34)
A tara Jeruselem ahụhụ maka iko ọ kwara (35-43)
Jeruselem na-eme ka Sameria na Sọdọm (44-58)
Chineke chetara ndụ ya na Jeruselem gbara (59-63)
-
Abụ iru uju gbasara ndị isi Izrel (1-14)
-
Abụ iru uju banyere Taya bụ́ obodo kpuru ka ụgbọ mmiri (1-36)
-
A ga-ebibi Ijipt bụ́ nnukwu osisi sida (1-18)
-
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme Sia bụ́ ugwu ugwu (1-15)