Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Joel JOEL IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Igurube richapụrụ ihe (1-14) “Ụbọchị Jehova dị nso” (15-20) Onye amụma kpọkuru Jehova (19, 20) 2 Ụbọchị Jehova na ìgwè ndị agha ya (1-11) Jehova gwara ndị ya ka ha lọghachikwute ya (12-17) “Dọwaanụ obi unu” (13) Ihe Jehova zara ndị ya (18-32) ‘M ga-awụkwasị mmụọ m n’ahụ́ mmadụ’ (28) Ihe ebube n’eluigwe na n’ụwa (30) A ga-azọpụta ndị na-akpọku aha Jehova (32) 3 Jehova ga-ekpe mba niile ikpe (1-17) Ndagwurugwu Jehoshafat (2, 12) Ndagwurugwu ikpe (14) Jehova bụụrụ Izrel ebe a rụsiri ike (16) Jehova ga-agọzi ndị ya (18-21)