Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jona JONA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Jona chọrọ ịgbapụ n’ihu Jehova (1-3) Jehova mere ka oké ifufe fee (4-6) A chọpụtara na ọ bụ Jona kpatara nsogbu (7-13) A tụbara Jona n’oké osimiri (14-16) Nnukwu azụ̀ loro Jona (17) 2 Ekpere Jona nọ n’afọ azụ̀ kpee (1-9) Azụ̀ gbọpụtara Jona n’elu ala (10) 3 Jona gara Ninive otú Chineke gwara ya (1-4) Ndị Ninive chegharịrị mgbe ha nụrụ okwu Jona (5-9) Chineke kpebiri na ya agaghịzi ebibi Ninive (10) 4 Jona were iwe ma chọọ ịnwụ (1-3) Jehova kụziiri Jona ihe bụ́ ime ebere (4-11) “Iwe ị na-ewe ò kwesịrị ekwesị?” (4) Jehova ji osisi ogiri ụgba kụzie ihe (6-10)