Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Zefanaya ZEFANAYA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ụbọchị Jehova dị nso (1-18) Ụbọchị Jehova ji oké ọsọ na-abịa (14) Ọlaọcha na ọlaedo agaghị azọpụtali mmadụ (18) 2 Chọọnụ Jehova tupu ụbọchị ọ ga-ewesa unu iwe eruo (1-3) Chọọnụ ezi omume na ịdị umeala n’obi (3) “Ikekwe, a ga-echebe unu” (3) Ihe Jehova ga-eme mba ndị dị Jeruselem nso (4-15) 3 Jeruselem bụ obodo na-enupụ isi na nke rụrụ arụ (1-7) Ihe Jehova kpebiri ime na oge ọ ga-akpọlata ndị ya (8-20) A ga-agbanwe asụsụ ka ọ bụrụ asụsụ dị ọcha (9) A ga-azọpụta ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ (12) Jehova ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Zayọn (17)