NDỊ GALESHIA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
Ime ihe e kwuru n’Iwu, ka ọ̀ bụ inwe okwukwe? (1-14)
Onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe (11)
Ọ bụghị Iwu mere e ji kwe Ebreham nkwa (15-18)
Nwa Ebreham, bụ́ Kraịst (16)
Otú e si nye Iwu ahụ na ihe mere e ji nye ya (19-25)
Ọ bụ okwukwe mere unu ji bụrụ ụmụ Chineke (26-29)
Ụmụ Ebreham bụ ndị nke Kraịst (29)