Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs NDỊ EFESỌS IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1, 2) Ngọzi ndị si n’aka Chineke (3-7) Ịchịkọta ihe niile ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst (8-14) “Otú a ga-esi na-elekọta ihe” mgbe oge a kara aka zuru (10) Mmụọ nsọ e ji kaa anyị akara “na-eme ka obi sie anyị ike” (13, 14) Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Efesọs nwere, kpeekwa ekpere maka ha (15-23) 2 Chineke mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu (1-10) Kraịst kwaturu mgbidi kewara ìgwè abụọ (11-22) 3 Ihe gbasara ndị mba ọzọ ga-eso n’ihe nzuzo dị nsọ (1-13) Ndị mba ọzọ ga-eketa ihe Kraịst ketara (6) Ihe Chineke zubere ma n’oge gara aga ma n’ọdịnihu (11) Pọl rịọrọ ka Chineke mee ka ndị Efesọs ghọta eziokwu nke ọma (14-21) 4 Otú ahụ́ Kraịst si dịrị n’otu (1-16) Ụmụ nwoke e ji nye onyinye (8) Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (17-32) 5 Ikwu ihe dị mma na ịkpa àgwà dị mma (1-5) Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè (6-14) Jupụtanụ na mmụọ nsọ (15-20) Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa (16) Ọdụ a dụrụ ndị di na ndị nwunye (21-33) 6 Ọdụ a dụrụ ndị mụrụ ụmụ na ụmụ ha (1-4) Ọdụ a dụrụ ndị ohu na ndị nna ha ukwu (5-9) Ekike agha zuru ezu nke Chineke nyere ndị mmadụ (10-20) Ekele ikpeazụ (21-24)