Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Filipaị NDỊ FILIPAỊ IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1, 2) Pọl kelere Chineke; ekpere o kpere (3-11) E kwusakwuru ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu (12-20) Ọ bụrụ na m dị ndụ, ọ bụ Kraịst ka m na-adịrị ya (21-26) Na-akpanụ àgwà otú kwesịrị ozi ọma (27-30) 2 Ndị Kraịst kwesịrị ịdị umeala n’obi (1-4) E bugoro Kraịst n’okwá maka na ọ dị umeala n’obi (5-11) Na-emenụ ihe ga-eme ka a zọpụta unu (12-18) Unu na-enwu ka ìhè (15) Pọl ga-ezite Timoti na Epafrọdaịtọs (19-30) 3 Ndị na-atụkwasịghị obi n’anụ ahụ́ (1-11) Iwere ihe niile ka ihe na-abaghị uru n’ihi Kraịst (7-9) Ịgbalịsi ike inweta ihe ndị na-abịa n’ihu (12-21) Ụmụ amaala eluigwe (20) 4 Inwe otu obi, ịṅụrị ọṅụ, ihe ndị e kwesịrị ichebara echiche (1-9) Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla (6, 7) Obi dị Pọl ụtọ na ndị Filipaị nyere ya onyinye (10-20) Ekele mmechi (21-23)