Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọlọsi NDỊ KỌLỌSI IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1, 2) Pọl kelere Chineke maka na ndị Kọlọsi kweere na Jizọs (3-8) Pọl kpere ekpere ka ndị Kọlọsi na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke (9-12) Kraịst bụ ntọala okwukwe anyị (13-23) Pọl gbasiri mbọ ike maka ọdịmma ọgbakọ (24-29) 2 Kraịst bụ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke (1-5) Na-echenụ nche ka a ghara ịmata unu n’ọnyà (6-15) Kraịst ga-eme ka ihe ndị gaje ịbịa nwee isi (16-23) 3 Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (1-17) Meenụ ka ahụ́ unu nwụọ (5) Ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu (14) Ọdụ Pọl dụrụ ndị niile nọ n’ezinụlọ Ndị Kraịst (18-25) 4 Ọdụ Pọl dụrụ ndị nna ukwu (1) “Na-ekpenụ ekpere mgbe niile” (2-4) Na-egosinụ na unu ma ihe ma unu na ndị na-abụghị ụmụnna nọrọ (5, 6) Ekele ikpeazụ (7-18)