Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Timoti nke Mbụ

1 TIMOTI

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Ihe Pọl kwuru gbasara ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-11)

    • E meere Pọl amara (12-16)

    • Eze mgbe ebighị ebi (17)

    • ‘Na-alụ agha dị mma anyị na-alụ’ (18-20)

  • 2

    • Ikpe ekpere maka ụdị mmadụ niile (1-7)

      • Otu Chineke na otu onye ogbugbo (5)

      • Ihe dabara adaba a ga-eji agbapụta mmadụ niile (6)

    • Ihe Pọl gwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị (8-15)

      • Na-eji ejiji gosiri na ị na-emeru ihe n’ókè (9, 10)

  • 3

    • Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ okenye (1-7)

    • Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ ohu na-eje ozi (8-13)

    • Ihe nzuzo dị nsọ nke gbasara ife Chineke otú ọ chọrọ (14-16)

  • 4

    • Pọl kwuru gbasara ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi (1-5)

    • Otú e si abụ ezigbo onye ozi Kraịst (6-10)

      • Mmadụ ịzụ ahụ́ ya na mmadụ ife Chineke otú ọ chọrọ (8)

    • Chebara otú i si ezi ihe echiche (11-16)

  • 5

    • Otú mmadụ kwesịrị isi na-agwa ma ndị na-eto eto ma ndị okenye okwu (1, 2)

    • Ilekọta ndị di ha nwụrụ (3-16)

      • Mmadụ igboro ndị ezinụlọ ya mkpa ha (8)

    • Na-akwanyere ndị okenye na-agbasi mbọ ike ùgwù (17-25)

      • “Na-aṅụ ntakịrị mmanya n’ihi afọ gị” (23)

  • 6

    • Ndị ohu kwesịrị ịna-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù (1, 2)

    • Ịhụ ego n’anya na ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-10)

    • Ihe Pọl gwara onye nke Chineke ka ọ na-eme (11-16)

    • Na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma (17-19)

    • Ahapụkwala ihe i si n’aka Chineke nweta (20, 21)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya