Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jems JEMS IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1) Onye na-atachi obi na-enwe obi ụtọ (2-15) Okwukwe onye meriri ọnwụnwa na-esikwu ike (3) Mmadụ inwe okwukwe mgbe ọ na-arịọ Chineke ihe (5-8) Ihe na-agụ mmadụ agụụ na-eme ka o mehie, kpatakwara ya ọnwụ (14, 15) N’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma (16-18) Ịnụ okwu Chineke na ime ya eme (19-25) Onye na-ele onwe ya n’enyo (23, 24) Ofufe dị ọcha, nke a na-emerụghịkwa emerụ (26, 27) 2 Ile mmadụ anya n’ihu bụ mmehie (1-13) Ịhụ ndị ọzọ n’anya bụ iwu eze nyere (8) Okwukwe onye na-anaghị eme ihe dị mma abaghị uru ọ bụla (14-26) Ndị mmụọ ọjọọ kwekwara ma kụja (19) A kpọrọ Ebreham enyi Jehova (23) 3 Ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire (1-12) Ọ bụghị unu niile kwesịrị ịbụ ndị nkụzi (1) Amamihe nke si n’eluigwe (13-18) 4 Abụla enyi ụwa (1-12) Na-alụsonụ Ekwensu ọgụ (7) Bịaruonụ Chineke nso (8) Anyị ekwesịghị ịdị mpako (13-17) “Ọ bụrụ uche Jehova” (15) 5 Aka ná ntị a dọrọ ndị ọgaranya (1-6) Chineke na-agọzi ndị na-atachi obi na ndị na-enwe ndidi (7-11) Ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee (12) Ekpere e ji okwukwe kpee na-akpa ike (13-18) Mmadụ ime ka onye mmehie kwụsị ime mmehie (19, 20)