Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Ikpe NDỊ IKPE IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Juda na Simiọn meriri n’agha (1-20) A chụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem (21) Ezinụlọ Josef weghaara Betel (22-26) A chụpụchaghị ndị Kenan (27-36) 2 Mmụọ ozi Jehova dọrọ ndị Izrel aka ná ntị (1-5) Ọnwụ Joshụa (6-10) Jehova nyere ndị Izrel ndị ikpe ga-azọpụta ha (11-23) 3 Jehova nwalere ndị Izrel (1-6) Ọtniel bụ onye mbụ kpere ndị Izrel ikpe (7-11) Onyeikpe aha ya bụ Ehud gburu Eze Eglọn (12-30) Onyeikpe aha ya bụ Shamga (31) 4 Eze ndị Kenan bụ́ Jebin mesiri ndị Izrel ike (1-3) Debora onye amụma nwaanyị na Berak (4-16) Jeel gburu ọchịagha aha ya bụ Sisera (17-24) 5 Abụ mmeri Debora na Berak bụrụ (1-31) Kpakpando lụsoro Sisera agha (20) Iyi Kaịshọn bufuru ndị iro (21) Ndị hụrụ Jehova n’anya na-acha ka anyanwụ (31) 6 Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike (1-10) Mmụọ ozi gwara Gidiọn na Jehova nọnyeere ya (11-24) Gidiọn kwaturu ebe ịchụàjà Bel (25-32) Chineke wụkwasịrị Gidiọn mmụọ ya (33-35) Gidiọn ji ajị anụ mata ihe ga-eme (36-40) 7 Gidiọn na narị ụmụ nwoke atọ ya (1-8) Ndị agha Gidiọn meriri ndị Midian (9-25) “Mma agha Jehova na nke Gidiọn!” (20) E nwere ọgba aghara n’ụlọikwuu ndị Midian (21, 22) 8 Ndị Ifrem sesara Gidiọn okwu (1-3) A chụrụ ndị eze Midian ọsọ, gbuo ha (4-21) Gidiọn ekweghị abụ eze (22-27) Ihe a kọrọ gbasara Gidiọn na ezinụlọ ya (28-35) 9 E chiri Abimelek eze na Shikem (1-6) Ilu Jotam tụrụ (7-21) Abimelek chịrị ọchịchị aka ike (22-33) Abimelek lụsoro Shikem agha (34-49) Otu nwaanyị kụriri Abimelek isi; ya anwụọ (50-57) 10 Ndị ikpe aha ha bụ Tola na Jeya (1-5) Ndị Izrel nupụụrụ Chineke isi, mechaa chegharịa (6-16) Ndị Amọn bịara ịlụso ndị Izrel agha (17, 18) 11 A chụpụrụ Jefta, e mechaa ya abụrụ onyeisi (1-11) Jefta zigaara eze ndị Amọn ozi (12-28) Nkwa Jefta kwere; ada ya nwaanyị (29-40) Ada Jefta alụghị di (38-40) 12 Jefta na ndị Ifrem lụrụ agha (1-7) A gwara ndị Ifrem ka ha kpọọ “Shibolet” (6) Ndị ikpe aha ha bụ Ibzan, Ịlọn, na Abdọn (8-15) 13 Mmụọ ozi bịakwutere Manoa na nwunye ya (1-23) A mụrụ Samsịn (24, 25) 14 Samsịn chọrọ ịlụ nwaanyị Filistia (1-4) Mmụọ Jehova mere ka Samsịn gbuo ọdụm (5-9) Ilu Samsịn tụrụ n’agbamakwụkwọ ya (10-19) A kpọọrọ nwunye Samsịn kpọnye nwoke ọzọ (20) 15 Samsịn bọrọ ọbọ n’isi ndị Filistia (1-20) 16 Samsịn gara Gaza (1-3) Samsịn na Delaịla (4-22) Ọbọ Samsịn bọrọ n’isi ndị Filistia na ọnwụ ya (23-31) 17 Arụsị Maịka na onye nchụàjà ya (1-13) 18 Ebo Dan chọwara ala (1-31) E buuru arụsị Maịka, kpọrọkwa onye nchụàjà ya (14-20) E weghaara Leyish, kpọzie ya Dan (27-29) E fewere arụsị na Dan (30, 31) 19 Ndị ebo Benjamin dinara otu nwaanyị n’ike na Gibia (1-30) 20 A lụsoro ndị ebo Benjamin agha (1-48) 21 Ndị Izrel ekweghị ka ebo Benjamin chie (1-25)