Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g96 11/8 p. 32
  • “Ịchọ Onye Omenkà Kasị Ukwuu”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ịchọ Onye Omenkà Kasị Ukwuu”
  • Teta!—1996
Teta!—1996
g96 11/8 p. 32

“Ịchọ Onye Omenkà Kasị Ukwuu”

Nke ahụ bụ isiokwu Teta! nke November 8, 1995, bu. Isiokwu ahụ nwetara mmeghachi omume dị mma site n’aka ndị na-agụ Teta! n’ụwa nile.

Amang si na Douala, Cameroon deta akwụkwọ, sị: “Isiokwu ndị dị na ya nwere nnọọ mmetụta n’ebe m nọ n’ihi na enwere m mmasị ná nkà, karịsịa ise ihe. Ugbu a ana m aghọta na e nwere Onye Omenkà karịrị Van Gogh, Rembrandt, Da Vinci, na ndị ọzọ—onye na-abụghị onye ọzọ ma e wezụga Jehova Chineke n’onwe ya.”

Site na St. Barthélemy, dị na West Indies nke ndị France, Frederick sịrị: “Agụrụ m ya ugboro anọ, n’oge nke ọ bụla kwa ejupụtara m n’ekele maka ọtụtụ ihe ọma Onye Okike anyị nyere anyị.”

Assunta si n’Itali deta akwụkwọ, sị: “Ọ kpalitere n’ime m ọchịchọ nke ise ihe. O mere ka ịnụ ọkụ n’obi m maka ụwa ọhụrụ Chineke mikwuo emi.” Irena, si Czech Republic, kwukwara, sị: “Mgbe anyị na-eleta ụlọ ndebe ihe ochie, anyị aghaghị ịkwụ ụgwọ iji hụ ọrụ nkà, ma Onye Okike nke ịma mma nile sitere n’okike na-enye ya anyị n’efu kwa ụbọchị.” Aline si na Brazil deta akwụkwọ, sị: “Ọ bụ ezie na anyị na-enwetakarị isiokwu ndị na-enyere anyị aka ịghọta ụdị onye Jehova bụ, ndị a metụrụ m n’obi. Ha kwuru ọtụtụ ihe n’ụzọ ruru ala banyere okike nke na-eme ka nghọta anyị maka ịhụnanya Jehova ka mma.”

Anne si n’ebe na-atụ oyi nke ukwuu na Wisconsin, U.S.A., deta akwụkwọ, sị: “O nyeere m aka n’ezie ịghọta ịma mma nke okike. Mgbe ụfọdụ n’oge oyi ọ na-esi ike nhụta. N’otu ụbọchị ahụ m gụrụ isiokwu ahụ, apụrụ m n’èzí wee hụ aluluu n’alaka osisi, akwụkwọ ndụ snow kpuchiri, na ebe ụmụ anụmanụ si agafe na snow. Unu emeela ọzọ maka ihe ncheta nke otú anyị pụrụ isi mata ‘Onye Omenkà Kasị Ukwuu.’”

Ọ bụrụ na ị ga-achọ ịdị na-anata magazin a mgbe nile, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị ma ọ bụ dega akwụkwọ n’adres dịkarịsịrị gị nso e depụtara na peji nke 5.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya