Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
June 8, 2001
Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile—Ọ̀ Ga-ekwe Omume?
Òtù Ahụ Ike Ụwa setịpụrụ ihe mgbaru ọsọ dị elu nke inweta “ọ̀tụ̀tụ̀ ahụ ike dị mma maka mmadụ nile bi n’ụwa.” Sayensị ọgwụ na ahụ ike ọ̀ pụrụ iru ihe mgbaru ọsọ dị otú ahụ?
3 Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile—Ọ̀ Bụ Ihe Mgbaru Ọsọ A Pụrụ Iru?
4 Nkà Mmụta Ọgwụ Ọgbara Ọhụrụ—Ókè Ha Aṅaa Ka Ọ Pụrụ Iru?
9 Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile—n’Isi Nso!
11 Ọ Bụ Ezie na M Bụ Onye Ntị Chiri nke Kpuru Ìsì, Enwetara M Nchebe
16 Ị̀ Maara?
20 Njem Ileta Ụmụ Anụmanụ na Ghana
24 Idei Mmiri E Nwere na Mozambique—Otú Ndị Kraịst Si Lekọta Ndị O Metụtara
30 Ikiri Ụwa
32 Inyere Ndị Mmadụ Aka Imeri Ihe Ịma Aka
Olee Otú M Pụrụ Isi Kpakwuo Nne na Nna M Ochie Nso? 17
Mụta ihe ụfọdụ dị irè ị pụrụ ime iji wulite ma nọgide na-eso nne na nna gị ochie na-enwe mmekọrịta chiri anya.
Okpukpe Nile Hà Bụ Ụzọ Dị Iche Iche Na-eduga n’Ebe Chineke Nọ? 28
Ọtụtụ nde mmadụ ga-aza ee. Gịnị ka Bible na-ekwu?