Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
June 8, 2002
À Pụrụ Ime Ka Sayensị na Okpukpe Kwekọọ?
Ụfọdụ ndị na-eche na sayensị na okpukpe nọ n’ọgụ. Ọ̀ dị ụzọ ọ bụla a pụrụ isi mee ka ha kwekọọ?
3 Sayensị na Okpukpe—Ọgụ Dị n’Etiti Ha
4 Olee Otú Eluigwe na Ala na Ndụ Si Malite?
8 Ime Ka Sayensị na Okpukpe Kwekọọ
14 Ị̀ Maara?
15 Ijikọ Ụwa Ọnụ—Olileanya na Egwu Ndị Ọ Na-eweta
18 Ijikọ Ụwa Ọnụ Ọ̀ Pụrụ Igbo Mkpa Anyị n’Ezie?
23 Njikọ Ụwa nke Ga-abara Gị Uru
31 “Ụdị Nlekọta nke Nne Anụ ‘Kangaroo’”—Ọ̀ Bụ Ihe Ngwọta nke Nsogbu Na-eyi Ndụ Egwu?
32 Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti “Ndị Nkwusa Alaeze Na-anụ Ọkụ n’Obi” nke 2002
Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ikwusara Ndị Ọzọ Ozi Ọma? 12
Gịnị bụ echiche Chineke na Jizọs n’okwu a?
KN’akụkọ ihe mere eme nile, a nọgidewo na-eji nnu akpọrọ oké ihe. Ọ̀ bụ n’ihi gịnị?