Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
May 8, 2003
Ịnagide Ọrịa Shuga
Gịnị na-akpata ọrịa shuga? Olee Otú ndị na-arịa ọrịa shuga pụrụ isi nagide ya?
5 Ihe Ịma Aka nke Ịgwọ Ọrịa Shuga
12 Otú Bible Pụrụ Isi Nyere Ndị Na-arịa Ọrịa Shuga Aka
13 Mgbe Nwatakịrị Na-ebighị Ndụ Dị Ka Nwata
14 Mgbe E Mere Ka Nwatakịrị Jiri Ọsọ Gafere Ohere nke Ibi Ndụ Dị Ka Nwata
18 Mgbe E Ji Oge Ịbụ Nwata Kpọrọ Ihe
26 Ọ Rụzuru Ihe Karịrị Ihe Ọ Tụrụ Anya Ya
28 Ọtụtụ Ihe E Ji Ahụekere Eme
31 Omenala Nke Na-ekweghị Akwụsị Akwụsị
32 Ndụmọdụ Bụ́ Ịgba Maka Ndị Na-eto Eto
N’ihi Gịnị Ka M Ga-eji Bụrụ Nwa E Kuchiri Ekuchi? 21
Ịmata na e kuchiri gị ekuchi pụrụ ime ka i nwee nnọọ echiche ndị na-ezighị ezi. Mata otú ị ga-esi jiri echiche ndị ziri ezi dochie ha.
Ịdị n’Otu Ndị Kraịst Ọ̀ Chọrọ Mmadụ Nile Ime Ihe n’Otu Ụzọ n’Ihe Nile? 24
Bible ọ̀ na-enye ohere maka mmadụ inwere onwe ya ime nhọrọ?