Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
March 8, 2004
Egwu Nuklia—Ruo Ókè Há Aṅaa Ka Ọ Dị Adị n’Ezie?
N’ihi gịnị ka anyị ka ji atụ egwu agha nuklia n’oge a? Olee ndị na-eyi egwu ahụ? À pụrụ izere ya?
3 Agha Nuklia—À Ka Na-atụ Egwu Ya?
4 Agha Nuklia—Olee Ndị Na-eyi Egwu Ya?
8 Agha Nuklia—À Pụrụ Izere Ya?
13 Uwe na Ejiji Bụụrụ M Ihe Mgbochi
18 Gaa Leta Ahịa Azụ̀ Kasị Ukwuu n’Ụwa
21 Ụbọchị “Isi Obodo Ọhịa” Gbara Ọkụ
26 Ememe Ọha Bịa Lere nke Kwesịrị Ncheta
28 Ọrụ Oké Ọhịa Na-arụ—Olee Otú Ọ Baruru Uru?
30 È Kwesịrị Iji Ịga Ije Emega Ahụ́?
32 ‘Eziokwu Ndị Bara Uru Jupụtara na Ya’
Gịnị Dị Nnọọ Njọ n’Isi na Telifon Akpali Agụụ Mmekọahụ? 10
Na United States nanị, isi na fon akpali agụụ mmekọahụ bụ ihe na-enye ijeri kwuru ijeri dollar. Gịnịdị ka ọ bụ? Oleekwa otú o si enwe mmetụta dị njọ n’ahụ́ ndị mmadụ?
Ịṅụbiga Mmanya Ókè Ọ̀ Dị Nnọọ Njọ n’Ezie? 22
Ọtụtụ ndị kweere na ịṅụ oké mmanya mgbe ụfọdụ adịghị enwe mmetụta ọjọọ. Gịnị ka Bible na-egosi?
[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]
IHU AKWỤKWỌ: Foto U.S. Department of Energy sere; peeji nke 2: Mgbawa: Foto DTRA sere