Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g05 8/8 p. 32
  • Otú e si aghọ enyi Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú e si aghọ enyi Chineke
  • Teta!—2005
Teta!—2005
g05 8/8 p. 32

Otú e si aghọ enyi Chineke

◼ Nke ahụ bụ ihe broshuọ ahụ dị peeji 32, bụ́ Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke! na-akụziri anyị. Ihe ọmụmụ ndị na-adọrọ mmasị dị na ya gụnyere “Chineke Na-akpọ Gị Òkù Ịghọ Enyi Ya” na “Chineke Bụ Enyi Kasị Mma Ị Pụrụ Inwe.” A kwadebere broshuọ a inyere onye na-agụ ya aka ịmụta ozizi ndị bụ́ isi dị na Bible.

N’ihe ọmụmụ ya bụ́ “Ndị Enyi Chineke Ga-ebi na Paradaịs,” broshuọ ahụ kọwara nke ọma ihe bụ́ nzube Chineke maka ụwa anyị. Ma anyị aghaghị ịmụta otú Chineke chọrọ ka anyị si na-ejere ya ozi ma ọ bụrụ na anyị ga-ebi na Paradaịs ahụ Bible na-ekwe nkwa ya. Ihe ọmụmụ ndị dị ka “Ụzọ Isi Chọta Ezi Okpukpe Ahụ” na “Jụ Okpukpe Ụgha!” ga-enyere gị aka ịghọ enyi Chineke ma nweta ihu ọma ya. Anyị ji n’aka na ị ga-erite uru site n’ịgụ broshuọ a.

Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta otu akwụkwọ a, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya