Okwu Mmalite
Ị̀ ma na Ndịàmà Jehova na-asụgharị akwụkwọ ha n’ihe karịrị narị asụsụ asaa na iri ise?
Ihe mere anyị ji asụgharị akwụkwọ anyị n’ọtụtụ asụsụ bụ ka “mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile” nwee ike ịnụ ozi ọma.—Mkpughe 14:6.
“Teta!” a ga-enyere gị aka ịghọta otú anyị na-esi arụ ọrụ nsụgharị ahụ.