Okwu Mmeghe
Ihe ndị na-eme eme gosiri na ọnụ ọgụgụ ndị na-eto eto na-ada mbà n’obi na-akarịzi akarị.
Olee ihe e nwere ike ime maka nsogbu a?
“Teta!” a kwuru ihe ụfọdụ ga-enyere ndị na-eto eto na-ada mbà n’obi aka, kwuokwa ihe ndị nne na nna ha ga-eme iji kasie ha obi ma nyere ha aka.