Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Ndụmọdụ ndị dị na Baịbụl e nyerela ọtụtụ nde ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị aka ịna-enwe obi ụtọ n’ezinụlọ ha.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA)
VIDIO
IHE NDỊ MMADỤ KWURU MERE HA JI KWERE NA CHINEKE DỊ
Monica Richardson: Onye Dọkịta Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Ihe nwaanyị a mụtara gbasara nwa nọ n’afọ mere ka ọ gbanwee ihe o kwere banyere otú ndụ si malite.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa VIDIO, pizie igbe e dere “Ajụjụ Ọnụ”)