Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Site n’Aka Ndị Biri Ya
Ihe ka ọtụtụ n’ụmụ mmadụ adịghị enweta obi ụtọ. Ma nke ahụ ekwesịghị ịbụ eziokwu n’ọnọdụ nke gị. Ahụmahụ nke ọtụtụ ndị gburugburu ụwa na-egosi na afọ ojuju na ndụ nke na-enyeghachi ụgwọ ọrụ dị n’ebe aka gị ga-eru. Anyị na-ebipụta akwụkwọ a ime ka i nwee ihe ọmụma bara uru nke dị gị mkpa iji nweta obi ụtọ.
—Ndị Biri Ya